Zekaraya
11:1 Meghee ọnu-uzọ-gi, Lebanon, ka ọku we ripia osisi cedar gi.
11:2 Kwasie ákwá ike, osisi fir; n'ihi na osisi cedar adawo; n'ihi na emebiwo ndi-dike:
kwasienu ákwá ike, unu osisi oak nke Beshan; n'ihi na oké ọhia agwuwo.
11:3 E nwere olu iti-nkpu nke ndi-ọzùzù-aturu; n'ihi na ebube-ha di
ewezugara onwe-ya: olu nke nbib͕ọ nke umu-ọdum; maka npako nke Jọdan
emebiela.
11:4 Otú a ka Jehova, bú Chinekem, siri; Nāzù ìgwè ewu na aturu nke anēb͕u;
11:5 Ndi-nwe-ha nēb͕u ha, ma ha ewereghi onwe-ha ndi ikpe mara;
ndi nēre ha nāsi, Onye agọziri agọzi ka Jehova bu; n'ihi na abum ọgaranya: na nke ha
ndi-ọzùzù-aturu adighi-emere ha ebere.
11:6 N'ihi na M'gaghi-emere ndi bi n'ala nka ebere ọzọ, ka Jehova siri.
ma, le, M'gaje inye ndikom ahu, onye ọ bula n'aka ibe-ya, ma
n'aka eze-ya: ha gētib͕u kwa ala na n'èzí
M'gaghi-anapụta ha aka-ha.
11:7 M'gāzù ìgwè ewu na aturu agēb͕u, ọbuná gi, gi ewedara n'ala nke ìgwè ewu na aturu.
M'we kutaram nkpa-n'aka abua; nke m kpọrọ Mma, nke ọzọ m
akpọrọ Bands; m'we zùa ìgwè ewu na aturu.
11:8 M'we bipu kwa ndi-ọzùzù-aturu atọ n'otù ọnwa; ma mkpụrụ-obi m kpọrọ ha asị;
ọzọ kwa, nkpuru-obi-ha kpọworom oyi.
11:9 M'we si, M'gaghi-azù unu: nke gānwu, ya nwua; na nke ahụ
nke a-ga-ebipu, ka ebipu ya; ka ndi fọduru rie onye ọ bula
anụ ahụ nke ọzọ.
11:10 M'we were nkpa-n'akam, bú mma, b͕utu ya, ka m'we tijie
ọb͕ub͕a-ndum nke Mu na ndi Israel nile b͕araworo.
11:11 Ewe nyajie ya n'ubọchi ahu: otú a ka ndi ewedara n'ala nke ìgwè ewu na aturu nēchere
n'arum mara na ọ bu okwu Jehova.
11:12 M'we si ha, Ọ buru na unu eche na ọ di nma, nyem ọnu-ahiam; ma ọ bụrụ na ọ bụghị,
gbaghara. Ha wee tụọ mkpụrụ ego ọlaọcha iri atọ n'ọnụ ahịa m.
11:13 Jehova we sim, Tubà ya n'aru ọkpu-ite: ọnu-ahia di nma nke ahu
Enwere m mmasị na ha. M'we were orú iberibe ọla-ọcha na iri ahu, ma
tukwasi ha n'aru ọkpu-ite n'ulo Jehova.
11:14 M'we b͕utu nkpa-n'akam ọzọ, bú udọ̀, ka m'we tijie ya
nwanne n'etiti Juda na Israel.
11:15 Jehova we sim, Were kwa n'aka-gi ọzọ ihe nke a
Onye-ọzùzù-aturu nzuzu.
11:16 N'ihi na, le, M'gēme ka onye-ọzùzù-aturu bilie n'ala nka, nke nāgaghi-eleta
ndi ebipuworo, ha agaghi-achọ nwa-ntakiri, ha agaghi-eme kwa ka aru di ha ike
nke gbajiri agbaji, ọ bughi kwa onye nēguzo ọtọ ka ọ gēri nri: ma ya onwe-ya gēri ya
anu abuba, na ntiji aka-ha.
11:17 Ahuhu gādiri onye-ọzùzù-aturu arusi nke nārapu ìgwè ewu na aturu! mma-agha gādikwasi
Ogwe-aka-ya na n'anya aka-nri-ya: ogwe-aka-ya gākpọnwu kwa ọcha
Anya aka-nri-ya gāb͕a ọchichiri nke-uku.