Abụ Ọma
143:1 Nuru ekperem, Jehova, Ṅa nti n'aririọ-amaram nile: nime Gi
ikwesi-ntukwasi-obi zam, na n'ezi omume-Gi.
143:2 Ma gi na orù-Gi ekwela n'ikpé: n'ihi na n'anya-Gi agaghi-
onye di ndu ka agāgu ya n'onye ezi omume.
143:3 N'ihi na onye-iro akpagbuwo nkpuru-obim; O tib͕uwo ndum rue ala
ala; O mewo ka m'bie n'ọchichiri, dika ndi nwere
ogologo oge anwụọla.
143:4 N'ihi nka mọm siri ike n'arum; obi m dị n'ime m
tọgbọrọ n'efu.
143:5 Mu onwem nēcheta ubọchi nile nke mb͕e ochie; atughariwom uche n'ọlu-Gi nile; M na-eche na
ọlu aka-Gi abua.
ABÙ ỌMA 143:6 Esetiwom ọbu-akam abua n'aru gi: akpiri nākpọ nkpuru-obim nku n'aru gi, dika akpiri nākpọ aku n'aru.
ala akpịrị kpọrọ nkụ. Selah.
ABÙ ỌMA 143:7 Jehova, zam ọsọsọ: Mọm agwusiwo: Ezonarilam iru-Gi;
ka m'we ghara idi ka ndi nārida n'olùlù.
143:8 Me ka m'nu ebere-Gi n'ututu; n'ihi na ọ bu nime gi ka m'nēme
tukwasi obi: me ka m'mara uzọ nke m'gēje ije nime ya; n'ihi na mu onwem nēweli nkem
nkpuru-obi diri gi.
ABÙ ỌMA 143:9 Jehova, naputam n'aka ndi-irom: Mu onwem nāb͕akuru Gi i zobem.
143:10 Kụziere m ime uche gị; n'ihi na Gi onwe-gi bu Chinekem: mọ-Gi di nma; ndu
mu onwem ba n'ala nke izi-ezi.
ABÙ ỌMA 143:11 Jehova, me ka m'di ndu n'ihi aha-Gi: N'ihi ezi omume-Gi
weputa nkpuru-obim n'ahuhu;
143:12 Site kwa n'ebere-Gi bipu ndi-irom, Me ka ndi nile nēweda n'ala la n'iyì
nkpuru-obim: n'ihi na Mu onwem bu orù-Gi.