Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 138:1 M'gēji obim nile kele Gi: N'iru chi nile ka m'gābù abù
otuto diri gi.
138:2 M'gākpọ isi ala n'akuku ulo uku Gi di nsọ, Ọ bu kwa aha-Gi ka M'gēto n'ihi Gi
ebere na ezi-okwu-Gi: N'ihi na I mewo ka okwu-Gi di uku
Kari aha-Gi nile.
ABÙ ỌMA 138:3 N'ubọchi m'tikuru nkpu, I zam, were kwa ka m'di ike
ike na mkpụrụ obi m.
138:4 Eze nile nke uwa gēkele Gi, Jehova, mb͕e ha nuru Jehova
okwu nke ọnu-gi.
138:5 Ọzọ, n'uzọ nile nke Jehova ka ha gābù abù: n'ihi na nsọpuru nke uku di uku
Chineke.
ABÙ ỌMA 138:6 Ọ buru na Jehova di elu, ma Ọ nāhu ndi di ume-ala n'obi iru;
Nganga ka Ọ mara n'ebe di anya.
138:7 Ọ buru na m'je ije n'etiti ahuhu, I gēme ka m'di ndu: I gā
setipu aka-Gi imegide ọnuma nke ndi-irom, na imegide ọnuma-Gi
aka-nri gāzọputam.
ABÙ ỌMA 138:8 Jehova gēmezu ihe dim n'aru: ebere-Gi, Jehova;
nādiru mb͕e ebighi-ebi: arapula ọlu aka-Gi abua.