Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 134:1 Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù Jehova nile, ndi n'abali
guzo n'ulo Jehova.
134:2 Ewelienu aka-unu elu n'ebe nsọ, gọzie Jehova.
134:3 Jehova, bú Onye mere elu-igwe na uwa, si na Zaion gọzie gi.