Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 129:1 Ọtutu mb͕e ka ha wedaworom n'ala site na nwata: Ka Israel si kwa:
ABÙ ỌMA 129:2 Ọtutu ubọchi ka ha wedaworom n'ala site na nwata: ma ha emeghi
meriri m.
ABÙ ỌMA 129:3 Ndi-ọlu-ubi ghọworo ihe-ọlu n'azum: Ha mere ka ọlu-ha di ogologo.
ABÙ ỌMA 129:4 Onye ezi omume ka Jehova bu: Ọ b͕apuwo udọ̀ nile nke ndi nēmebi iwu.
129:5 Ka ihere me ha nile, ka ha laghachi kwa azu ndi nākpọ Zaion asì.
129:6 Ka ha di ka ahihia n'elu ulo, nke na-akpọnwụ n'ihu ya
na-eto:
129:7 Nke onye-ọcha-ọcha adighi-emeju aka-ya; ma-ọbu onye nēke ùkwù ọka
obi ya.
ABÙ ỌMA 129:8 Ma ndi nāgabiga adighi-asi, Ngọzi Jehova dikwasi unu.
anyị na-agọzi gị n'aha Jehova.