Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 127:1 Ọ buru na Jehova ewughi ulo, ndi nālu ya n'efu ka ha nādọb͕u onwe-ha n'ọlu;
Ọ buru na Jehova edoghi obodo ahu, onye-nche elewo anya nání n'efu.
ABÙ ỌMA 127:2 Ọ bu ihe-efu ka i nēbili n'isi-ututu, nọdu ala n'anyasi, rie nri nke nkpuru-obi-gi.
ihe-nb͕u: n'ihi na otú a ka Ọ nēnye onye ihe-ya nātọ utọ ura.
ABÙ ỌMA 127:3 Le, ihe-nketa Jehova ka umu bu: Ma nkpuru nke afọ bu
ụgwọ ọrụ ya.
127:4 Dị ka akụ́ dị n'aka dike; otú ahụ ka ọ dịkwa ụmụ ndị ntorobịa.
127:5 Ngọzi nādiri nwoke ahu nke juputara n'akpa akpa-ya: ha agaghi-adi
ihere emewo ha, ma ndi-iro-ha gākwu okwu n'ọnu-uzọ-ama.