Abụ Ọma
122:1 Aṅuri m nma mb͕e ha sirim, Ka ayi ba n'ulo Jehova.
122:2 Ụkwụ anyị ga-eguzo n’ime ọnụ ụzọ ámá gị, Jerusalem.
122:3 Jerusalem ka ewuruworo dika obodo nke ejikọtara n'otù;
122:4 Ebe ebo nile nārigo, bú ebo nile nke Jehova, rue ihe-àmà nke
Israel, ikele aha Jehova.
122:5 N’ihi na e nwere oche-eze nke ikpe, oche-eze nke ụlọ nke i
David.
122:6 Kpee ekpere bayere udo nke Jerusalem: ndi nāhu Gi n'anya gāgara ha nke-ọma.
ABÙ ỌMA 122:7 Udo di n'etiti mb͕idi-gi nile, na ọganiru n'ulo-elu-gi nile.
ABÙ ỌMA 122:8 N'ihi umu-nnem na ndi-ibem, ka m'gāsi ub͕u a, Udo di nime
gi.
ABÙ ỌMA 122:9 N'ihi ulo Jehova, bú Chineke-ayi, ka M'gāchọ ọdi-nma-Gi.