Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 119:1 Ngọzi nādiri ndi emeruru emeru n'uzọ, bú ndi nējeghari n'iwu Jehova.
119:2 Ngọzi nādiri ndi nēdebe ihe-àmà-Ya nile, Ndi nāchọ Ya n'i
obi dum.
119:3 Ọzọ, ha adighi-eme ajọ omume: Ha nēje ije n'uzọ-Ya nile.
119:4 I nyewo anyị iwu ka anyị debe ihe-iriba-ama-Gi nile nke ọma.
ABÙ ỌMA 119:5 Ọ gādim nọ̄ nma ma asi na emesia uzọm nile idebe ukpuru-Gi nile!
119:6 Mgbe ahụ ihere agaghị eme m, mgbe m na-asọpụrụ gị niile
iwu.
119:7 M'gēji ezi obi kele Gi, mb͕e m'gāmuta
ikpé ziri ezi-Gi nile.
ABÙ ỌMA 119:8 M'gēdebe kwa ukpuru-Gi nile: Rapum kpamkpam.
119:9 N'ìhi gini ka nwa-okorọbia gēji me ka uzọ-ya di ọcha? site n'ileba anya na ya
dika okwu-Gi si di.
119:10 N'obim nile ka m'jiworo chọ Gi: Ekwela ka m'si n'aru-Gi kpafu
iwu.
119:11 Okwu-Gi ka m'kpuchiworo n'obim, ka m'we ghara imehie megide Gi.
ABÙ ỌMA 119:12 Onye agọziri agọzi ka I bu, Jehova: zím ukpuru-Gi nile.
119:13 Eji eb͕ub͕ere-ọnum kwuputa ikpé nile nke ọnu-Gi.
ABÙ ỌMA 119:14 Aṅuriwom ọṅu n'uzọ ihe-àmà-Gi nile, dika ọtutu àkù nile.
119:15 M'gātughari uche n'ihe-iriba-ama-Gi nile, le kwa uzọ-Gi nile anya.
ABÙ ỌMA 119:16 Ukpuru-Gi nile gātọm utọ: M'gaghi-echezọ okwu-Gi.
119:17 Meso orù-Gi nke-uku, ka m'we di ndu, Ka m'we debe kwa okwu-Gi.
119:18 Meghe anyam abua, ka m'we hu ihe-ebube di iche iche site n'iwu-Gi.
119:19 Ọbìa ka m'bu n'uwa: ezonarilam ihe nile I nyere n'iwu.
119:20 Nkpuru-obim nāb͕aji n'ihi agu ọ nāgu ya n'ikpe-Gi nile
ugboro.
ABÙ ỌMA 119:21 I nābasi-kwa-ra ndi-npako mba, bú ndi anābu ọnu, bú ndi nēhie uzọ n'aru Gi.
iwu.
119:22 Wepụ nkọcha na nlelị n'ebe m nọ; N'ihi na edebewom ihe-àmà-Gi nile.
119:23 Ọzọ kwa, ndi-isi nọdu ala nēkwu okwu megidem: Ma orù-Gi nātughari uche
n'ukpuru-Gi nile.
119:24 Ihe-àmà-Gi nile bu kwa ihe nātọm utọ na ndi nādum ọdu.
ABÙ ỌMA 119:25 Nkpuru-obim araparawo n'ájá: Me ka m'di ndu dika okwu-Gi si di.
ABÙ ỌMA 119:26 Akukọwom uzọm nile, I we nu okwum: zím ukpuru-Gi nile.
119:27 Me ka m'ghọta uzọ nke ihe-iriba-ama-Gi nile: M'gēkwu kwa okwu bayere Gi
ọrụ ebube .
ABÙ ỌMA 119:28 Nkpuru-obim ab͕azewo n'ihi nrubiga-ókè-iwe: Gi me ka m'di ike dika Gi
okwu.
119:29 Wepu uzọ okwu-ugha n'arum: Nye kwam iwu-Gi n'amara.
119:30 uzọ ezi-okwu ka m'rọputaworo: ikpé-Gi nile ka m'tiyeworo n'irum.
ABÙ ỌMA 119:31 Mu onwem araparawo n'ihe-àmà-Gi nile: Jehova, emela ka ihere mem.
119:32 M'gāb͕a ọsọ n'uzọ nke ihe nile I nyere n'iwu, mb͕e I gēme ka m
obi.
119:33 Jehova, zím uzọ ukpuru-Gi nile; M'gēdo kwa ya rue Jehova
ngwụcha.
119:34 Nyem nghọta, m'gēdebe kwa iwu-Gi; e, m ga-edebe ya
jiri obi m dum.
119:35 Me ka m'je n'uzọ nke ihe nile I nyere n'iwu; n'ihi na ọ nātọm utọ.
119:36 Tọgharia obim rue ihe-àmà-Gi nile, Ọ bughi kwa anya-uku.
119:37 Wezuga anyam abua ka ha ghara ihu ihe-efu; Gi me kwa ka m'di ndu nime Gi
ụzọ.
ABÙ ỌMA 119:38 Me ka okwu-Gi guzosie ike n'ebe orù-Gi nọ, Onye nātu egwu Gi.
ABÙ ỌMA 119:39 M'we chigharia ita-utam nke mu onwem nātu egwu: N'ihi na ikpé-Gi nile di nma.
119:40 Le, ihe-iriba-ama-Gi nile aguwom: me ka m'di ndu nime Gi
ezi omume.
119:41 Ka ebere-Gi nile biakutekwam, Jehova, bú nzọputa-Gi, dika
n'okwu-Gi.
119:42 M'gēnwe kwa ihe m'gēji za onye nātam uta: n'ihi na atukwasiwom obi
n'okwu-Gi.
119:43 Ewepụ-kwa-la okwu nke ezi-okwu n'ọnum; n'ihi na elewom anya
n'ikpé-Gi nile.
119:44 M'gēdebe kwa iwu-Gi mb͕e nile rue mb͕e nile ebighi-ebi.
119:45 M'gāje kwa n'onwe-ya: N'ihi na ihe-iriba-ama-Gi nile ka m'nāchọ.
119:46 M'gākwu kwa okwu bayere àmà-Gi n'iru ndi-eze, ma ọ gaghi-adi
ihere.
119:47 M'gātọ kwa onwem utọ n'iwu-Gi nile, nke M'huru n'anya.
119:48 Ọbu-akam abua ka M'gēweli kwa n'iwu-Gi nile, nke M'huru n'anya;
M'gātughari kwa uche n'ukpuru-Gi nile.
119:49 Cheta okwu i gwara orù-Gi, nke I meworo ka m'kwue
olile anya.
119:50 Nka bu nkasi-obim nime nweda-n'alam: N'ihi na okwu-Gi emewom ka m'di ndu.
ABÙ ỌMA 119:51 Ndi-npako emewom ihe-ọchì nke-uku: ma adighm-ewezuga onwem
iwu gi.
119:52 Echetawom ikpé-Gi nile site na mb͕e ochie, Jehova; ma kasie onwe m obi.
119:53 Ụjọ ejidewo m n'ihi ndị ajọ omume nke na-ahapụ gị
iwu.
ABÙ ỌMA 119:54 Ukpuru-Gi nile buworom abù n'ulo ọbìam.
119:55 Echetawom aha-Gi, Jehova, n'abali, M'we debe iwu-Gi.
119:56 Nka ka m'nwere, n'ihi na edebewom ihe-iriba-ama-Gi nile.
119:57 I bu òkèm, Jehova: Asiwom na m'gēdebe okwu-Gi nile.
119:58 Ejim obim nile riọ amara-Gi: Merem ebere
dika okwu-Gi si di.
119:59 M'gātukwasi uche n'uzọm nile, M'we chigharia ukwum rue ihe-àmà-Gi nile.
119:60 Emere m ngwa ngwa,                             em                     te ọg idebe ihe-iwu-Gi nile.
ABÙ ỌMA 119:61 Ub͕u nile nke ndi nēmebi iwu ezuwom ihe: Ma echezọghm Gi
iwu.
119:62 N’etiti abalị ka m ga-ebili ikele gị n’ihi i
ikpé ziri ezi.
119:63 Mu onwem bu eyì nke ndi nile nātu egwu Gi, na nke ndi nēdebe Gi
iwu.
ABÙ ỌMA 119:64 Jehova, juputara n'ebere-Gi: Zím ukpuru-Gi nile.
119:65 I mesowo orù-Gi nke-ọma, Jehova, dika okwu-Gi si di.
119:66 Kuzierem ezi ikpé na ihe-ọmuma: n'ihi na ekwewom Gi
iwu.
119:67 Tutu ewedam n'ala ka m'we kpafue: ma ub͕u a edebewom okwu-Gi.
119:68 I di nma, me kwa ezi ihe; zím ukpuru-Gi nile.
119:69 Ndi-npako ekeputawo okwu-ugha megidem: Ma ihe-iriba-ama-Gi nile ka m'gēdebe
jiri obi m dum.
119:70 Obi ha dị ka abụba abụba; Ma iwu-Gi atọm utọ.
119:71 Ọ dị m mma na ewedara m n'ala; ka m'we muta gi
ụkpụrụ.
119:72 Iwu ọnụ gị dị m mma karịa ọtụtụ puku ọla edo na
ọlaọcha.
119:73 Ọbu-aka-Gi abua emewom, me kwam: Nyem nghọta, ka m'we
we muta ihe nile I nyere n'iwu.
119:74 Ndi nātu egwu Gi gāṅuri, mb͕e ha hurum; n'ihi na enwerem olile-anya
n'okwu-Gi.
119:75 Amara m, Jehova, na ikpé-Gi nile ziri ezi, na I n
ikwesị ntụkwasị obi emekpawo m ahụ́.
ABÙ ỌMA 119:76 Biko, ka ebere-Gi di ka nkasi-obim, dika nka.
okwu-Gi gwara orù-Gi.
ABÙ ỌMA 119:77 Ka obi-ebere-Gi nile biakutem, ka m'we di ndu: n'ihi na iwu-Gi bu nkem.
obi ụtọ.
119:78 Ka ihere mee ndị mpako; n'ihi na ha mejọrọm nēnweghi azu
n'ihi: Ma m'gātughari uche n'ihe-iriba-ama-Gi nile.
119:79 Ka ndi nātu egwu Gi chigharikutem, na ndi mara Gi
akaebe.
119:80 Ka obim di nma n'ukpuru-Gi nile; ka ihere ghara imem.
119:81 Nkpuru-obim agwuwo n'ihi nzọputa-Gi: Ma okwu-Gi ka m'chere.
ABÙ ỌMA 119:82 Anyam abua adaworo n'ihi okwu-Gi, si, Òle mb͕e I gākasim obi?
119:83 N'ihi na adim ka karama-akpukpọ di n'anwuru-ọku; ma echezọghm gi
ụkpụrụ.
119:84 ole ubọchi orù-Gi di? olee mgbe ị ga-ekpe ikpe
ndi nākpab͕um?
119:85 Ndi-npako gwuworom olùlù, Nke nēsoghi iwu-Gi.
ABÙ ỌMA 119:86 Ihe nile I nyere n'iwu kwesiri ntukwasi-obi; Enyemaka
gi m.
119:87 Ọ fọduru ihe fọduru ha imerim n'elu uwa; Ma arapughi m ihe-iriba-ama-Gi nile.
119:88 Dika ebere-Gi me ka m'di ndu; otú a ka m ga-edebe ihe-àmà nke
ọnụ gị.
ABÙ ỌMA 119:89 Jehova, rue mb͕e ebighi-ebi, okwu-Gi nēdozi n'elu-igwe.
119:90 Okwukwe-Gi di rue ọb͕ọ nile: I mewo ka Jehova guzosie ike
uwa, o we nādigide.
119:91 Ha nānọgide ta dika ikpé-Gi nile si di: n'ihi na ihe nile bu Gi
ndị ohu.
ABÙ ỌMA 119:92 Ọ buru na iwu-Gi abughi ihe nātọm utọ, M'gāla n'iyì nimem.
nhụsianya.
119:93 M'gaghi-echezọ ihe-iriba-ama-Gi nile ma-ọli: N'ihi na I were ha me ka m'di ndu.
119:94 Abụ m nke gị, zọpụta m; N'ihi na ihe-iriba-ama-Gi nile ka m'chọworo.
119:95 Ndi nēmebi iwu echerewom ibibim: Ma m'gāhuta Gi
akaebe.
ABÙ ỌMA 119:96 Ahuwom ọgwugwu izu-okè nile: Ma ihe i nyere n'iwu di uku
sara mbara.
119:97 Le ka m'si hu iwu-Gi n'anya! ọ bụ m na-atụgharị uche ụbọchị niile.
119:98 Site n'ihe nile I nyere n'iwu ka I meworo ka m'mara ihe kari ndi-irom: n'ihi na
ha na-anọnyere m mgbe niile.
ABÙ ỌMA 119:99 Enwerem nghọta kari ndi-ozizím nile: N'ihi na ihe-àmà-Gi nile di
ntụgharị uche m.
ABÙ ỌMA 119:100 M'nāghọta kari ndi-okenye, N'ihi na ihe-iriba-ama-Gi nile ka m'nēdebe.
119:101 Eb͕ochiwom ukwum abua n'uzọ ọjọ ọ bula, ka M'we debe Gi
okwu.
119:102 Ahapụghmm n'ikpe-Gi nile: N'ihi na I zíwom.
ABÙ ỌMA 119:103 Le ka okwu-Gi si di utọ nke-uku! e, ọ nātọm utọ kari manu-aṅu
ọnụ!
119:104 N'ihe-iriba-ama-Gi nile ka m'nweworo nghọta: N'ihi nka ka m'kpọworo okwu-ugha nile asì
ụzọ.
119:105 Okwu-Gi bu oriọna diri ukwum, Ọ bu kwa ìhè diri okporo-uzọm.
ABÙ ỌMA 119:106 Aṅuwom iyi, M'gēme kwa ya, na M'gēdebe ezi omume-Gi
ikpe.
ABÙ ỌMA 119:107 Ewedawom n'ala nke-uku: Jehova, me ka m'di ndu dika okwu-Gi si di.
ABÙ ỌMA 119:108 Biko, nara onyinye-afọ-ofufo nile nke ọnum, Jehova;
zím ikpé-Gi nile.
119:109 Nkpuru-obim di n'akam mb͕e nile: Ma echezọghm iwu-Gi.
ABÙ ỌMA 119:110 Ndi nēmebi iwu adaworom ọnyà: Ma esighm n'ukpuru-Gi nile duhie.
ABÙ ỌMA 119:111 Ihe-àmà-Gi nile ka M'naraworo dika ihe-nketa rue mb͕e ebighi-ebi:
ọñụ nke obim.
ABÙ ỌMA 119:112 Emewom obim iru ime ukpuru-Gi nile mb͕e nile, ọbuná rue mb͕e nile.
ngwụcha.
119:113 Ihe-efu ka m'kpọworo: Ma iwu-Gi ka m'huworo n'anya.
119:114 I bu ebe-nkpuchim na ọtam: Okwu-Gi ka m'chereworo.
119:115 Si n'ebe m'nọ wezuga onwe-unu, unu ndi nēme ihe ọjọ: n'ihi na m'gēdebe ihe nile nkem nile
Chineke.
ABÙ ỌMA 119:116 Kwagidem dika okwu-Gi si di, ka m'we di ndu: ma ekwela ka m'di
ihere olileanya m.
119:117 Gi onwe-gi buliem elu, ewe naputam: M'gāhu kwa Gi
ụkpụrụ mgbe niile.
ABÙ ỌMA 119:118 I zọdawo ndi nile nēsi n'ukpuru-Gi hie uzọ;
aghụghọ bụ ụgha.
ABÙ ỌMA 119:119 I nēwepu ndi nēmebi iwu nile nke uwa dika afuru-uzu: n'ihi nka mu onwem nēwepu.
hu ihe-àmà-Gi n'anya.
119:120 Anu-arum nāma jijiji n'ihi egwu Gi; ikpé-Gi nile ka m'nātu kwa egwu.
119:121 Ezi omume na ezi omume ka m'meworo: ahapụla m n'aka ndị na-emegbu m.
ABÙ ỌMA 119:122 Buru orù-Gi ike ime ezi ihe: Ka ndi-npako ghara imeb͕um.
119:123 Anyam ada ada n'ihi nzọputa-Gi, na n'ihi okwu ezi omume-Gi.
119:124 Meso orù-Gi dika ebere-Gi si di, zí kwam Gi
ụkpụrụ.
119:125 Mu onwem bu orù-Gi; Nyem nghọta, ka m'we mara Gi
akaebe.
ABÙ ỌMA 119:126 Oge eruwo Gi, Jehova, ilu ọlu: n'ihi na ha emebiwo iwu-Gi.
119:127 Ya mere, ahụrụ m iwu-nsọ gị n'anya karịa ọla edo; e, n'elu ezi ọla-edo.
119:128 Ya mere a na m agụ iwu-nsọ gị nile banyere ihe nile dị ka ihe ziri ezi;
M'we kpọ uzọ okwu-ugha nile asì.
119:129 Ihe-àmà-Gi nile di ebube: N'ihi nka ka nkpuru-obim nēdebe ha.
119:130 Ọnụ-okwu-Gi nile nēnye ìhè; Ọ nēnye Jehova nghọta
mfe.
ABÙ ỌMA 119:131 Sagherem ọnum, we di ọku: N'ihi na ihe nile I nyere n'iwu nāgusim ike.
ABÙ ỌMA 119:132 Lekwam anya, we merem ebere, dika i nēme.
ndi nāhu aha-Gi n'anya.
119:133 Dozie nzọ-ukwum n'okwu-Gi: Ekwe-kwa-la ka ajọ omume ọ bula nāchi
m.
119:134 Naputam n'aka nmeb͕u nke madu: M'gēdebe kwa ihe-iriba-ama-Gi nile.
119:135 Mee ka iru-Gi nwue n'aru orù-Gi; Zíkwam ukpuru-Gi nile.
119:136 Osimiri miri nērùda anyam abua, N'ihi na ha edebeghi iwu-Gi.
119:137 Onye ezi omume ka I bu, Jehova, Ma ikpé-Gi nile ziri ezi.
119:138 Ihe-àmà-Gi nile nke I nyeworo n'iwu bu ezi omume na nke-u
kwesịrị ntụkwasị obi.
119:139 Ekworom eripiawom, N'ihi na ndi-irom echezọwo okwu-Gi nile.
ABÙ ỌMA 119:140 Okwu-Gi di ọcha nke-uku: n'ihi nka orù-Gi huru ya n'anya.
119:141 Mu onwem bu onye ntà na onye anēleda anya: Ma echezọghm ukpuru-Gi nile.
119:142 Ezi omume-Gi bu ezi omume ebighi-ebi, iwu-Gi bu kwa
eziokwu.
119:143 Ahuhu na nkpab͕u ejidewom: Ma ihe nile I nyere n'iwu bu nkem
na-atọ ụtọ.
119:144 Ezi omume nke ihe-àmà-Gi nile nādiru mb͕e ebighi-ebi: nyem
nghọta, m'gādi kwa ndu.
119:145 Ewere m obi m nile tie mkpu; zam, Jehova: m'gēdebe kwa ukpuru-Gi nile.
119:146 Akpọkurum Gi; zọputam, M'gēdebe kwa ihe-àmà-Gi nile.
ABÙ ỌMA 119:147 M'we zochiri ututu ututu, we tie nkpu: Okwu-Gi ka m'chereworo.
119:148 Anyam nēchegide nche abali, Ka m'we tugharia uche n'okwu-Gi.
119:149 Nuru olum dika ebere-Gi si di: Jehova, me ka m'di ndu
dika ikpé-Gi si di.
ABÙ ỌMA 119:150 Ndi nāb͕aso ihe ọjọ ka ha nābiaru nso: Ha di anya n'iwu-Gi.
119:151 I nọ nso, Jehova; Ma ihe nile I nyere n'iwu bu ezi-okwu.
ABÙ ỌMA 119:152 Ihe-àmà-Gi nile ka m'maworo site na mb͕e ebighi-ebi gara aga na I tọrọ ntọala.
ha ruo mgbe ebighị ebi.
119:153 Lekwa nweda-n'alam anya, naputam: N'ihi na echezọghm iwu-Gi.
119:154 Kpee ikpem, naputakwam: Me ka m'di ndu dika okwu-Gi si di.
119:155 Nzọputa di anya n'ebe ndi nēmebi iwu nọ: N'ihi na ha achọghi ukpuru-Gi nile.
119:156 Obi-ebere-Gi nile di uku, Jehova: Me ka m'di ndu dika Gi
ikpe.
119:157 Ọtụtụ ndị na-akpagbu m na ndị iro m dị; ma m'gaghi-esi n'aru Gi wezuga onwe-ya
akaebe.
119:158 Ahurum ndi nēmebi iwu, o we wutem; n'ihi na ha edebeghi Gi
okwu.
ABÙ ỌMA 119:159 Le otú m'si hu ukpuru-Gi nile: Jehova, me ka m'di ndu dika Gi si di
ebere.
ABÙ ỌMA 119:160 Okwu-Gi bu ezi-okwu site na mbu: Ma onye ọ bula nke ezi omume-Gi
ikpé nādiru mb͕e ebighi-ebi.
ABÙ ỌMA 119:161 Ndi-isi akpab͕uwom n'efu: Ma obim nātu egwu.
nke okwu gi.
119:162 Ana m aṅụrị ọṅụ n’okwu gị, Dị ka onye na-achọta ihe nkwata dị ukwuu.
119:163 Akpọghm okwu-ugha asì, kpọ kwa ya asị: Ma iwu-Gi ka m'huworo n'anya.
ABÙ ỌMA 119:164 Ub͕ò asa n'ubọchi ka m'nēkele gi n'ihi ikpé ziri ezi-Gi nile.
119:165 Udo uku ka ha nwere, bú ndi nāhu iwu-Gi n'anya: Ọ dighi kwa ihe ọ bula gākpasu ha iwe.
ABÙ ỌMA 119:166 Jehova, elewom anya nzọputa-Gi, M'we me ihe nile I nyere n'iwu.
119:167 Nkpuru-obim edebewo ihe-àmà-Gi nile; ma ahụrụ m ha n’anya nke ukwuu.
ABÙ ỌMA 119:168 Edebewom ihe-iriba-ama-Gi nile na ihe-àmà-Gi nile: N'ihi na uzọm nile di n'iru.
gi.
119:169 Ka iti-nkpum bia n'iru Gi nso, Jehova: Nyem nghọta
dika okwu-Gi si di.
119:170 Ka aririọ-amaram bia n'iru Gi: naputam dika okwu-Gi si di.
ABÙ ỌMA 119:171 Eb͕ub͕ere-ọnum abua gēkwu otuto, Mb͕e I zíwom ukpuru-Gi nile.
119:172 Irem gēkwu okwu bayere okwu-Gi: N'ihi na ihe nile I nyere n'iwu bu
ezi omume.
119:173 Ka aka-Gi nyerem aka; N'ihi na ihe-iriba-ama-Gi nile ka m'rọputaworo.
119:174 Nzọputa-Gi ka m'chọworo, Jehova; Ma iwu-Gi bu ihe nātọm utọ.
119:175 Ka nkpuru-obim di ndu, ọ gēkele kwa Gi; Ka ikpé-Gi nile nye kwa aka
m.
119:176 Ehiewo m ụzọ dị ka atụrụ furu efu; chọ orù-gi; n'ihi na emeghm
chezọ ihe nile I nyere n'iwu.