Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 117:1 Tonu Jehova, unu mba nile: Tonu Ya, unu ndi nile.
ABÙ ỌMA 117:2 N'ihi na ebere-Ya di uku n'ebe ayi nọ: Na ezi-okwu nke Jehova
nādigide rue mb͕e ebighi-ebi. Toonu Jehova.