Abụ Ọma
112:1 Toonụ Jehova. Onye agọziri agọzi ka nwoke ahu bu nke nātu egwu Jehova, bú nke ahu
ihe nile Ọ nyere n'iwu nātọ utọ nke-uku.
112:2 Nkpuru-ya gādi ike n'elu uwa: Ọb͕ọ nke ndi ziri ezi gā
gọzie.
112:3 Àkù na àkù gādi n'ulo-ya: Ezi omume-ya nādi kwa
ruo mgbe ebighị ebi.
112:4 N'ebe ndi ziri ezi ka ìhè nēbili n'ọchichiri: Ọ bu onye-amara;
na juputara n'obi ebere, na ezi omume.
ABÙ ỌMA 112:5 Ezi madu nēweta amara, nēbinye kwa ihe-ya: o gēji were duru okwu-ya nile.
ezi uche.
112:6 N'ezie ọ gaghi-ewezuga ya n'ọnọdu-ya rue mb͕e ebighi-ebi: onye ezi omume gānọ
ncheta ebighị ebi.
112:7 Ọ gaghi-atu egwu akukọ ọjọ;
Chineke.
112:8 Obi ya guzosie ike, ọ gaghị atụ egwu, ruo mgbe ọ ga-ahụ nke ya
Ọchịchọ n'ebe ndị iro ya nọ.
112:9 O b͕asawo, O nyewo ndi-ob͕eye; Ezi omume-ya nādigide
ruo mgbe ebighị ebi; Agēwere nsọpuru bulie mpi-ya elu.
112:10 Ndị ajọ omume ga-ahụ ya, na-ewute ya; ọ ga-ata ikikere eze;
we b͕aze: Ọchichọ ndi nēmebi iwu gāla n'iyì.