Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 96:1 Bùkuenu Jehova abù ọhu: Bùkuenu Jehova abù, unu uwa nile.
ABÙ ỌMA 96:2 Bùkuenu Jehova abù, gọzienu aha-Ya; gosi nzọputa-Ya site n'ubọchi rue ubọchi rue
ụbọchị.
96:3 Kọsanu ebube-Ya n'etiti mba nile, Kọsanu oké ọlu-Ya n'etiti ndi nile di iche iche.
ABÙ ỌMA 96:4 N'ihi na Jehova di uku, Ọ bu kwa onye anēto nke-uku: Ọ bu onye anātu egwu
karịa chi niile.
96:5 N'ihi na chi nile nke mba nile bu arusi: ma Jehova mere Jehova
eluigwe.
ABÙ ỌMA 96:6 Nsọpuru na ima-nma di n'iru Ya: Ike na ima-nma di n'aka-Ya
ebe nsọ.
96:7 Nyenu Jehova, unu ab͕uru nke ndim, nyenu Jehova
ebube na ike.
96:8 Nyenu Jehova nsọpuru aha-Ya: wetanu onyinye-inata-iru-ọma, na
bata n'ogige-ya nile.
ABÙ ỌMA 96:9 Kpọnu isi ala nye Jehova n'ima-nma nke idi-nsọ: tua egwu n'iru Ya, unu nile
ụwa.
ABÙ ỌMA 96:10 Sinu n'etiti mba nile na Jehova bu eze: ọzọ, uwa gādi
emewo ka o guzosie ike ka ọ ghara ima jijiji: Ọ gēkpe ndi nile di iche iche ikpe
n'ezi omume.
96:11 Ka elu-igwe ṅuria, ka uwa teghari kwa egwú ọṅù; ka oké osimiri bibie,
na uju-ya.
96:12 Ka ala-ubi tegharia egwú ọṅù, na ihe nile nke di nime ya: mb͕e ahu ka ihe nile gādi
Osisi osisi ṅuria ọṅu
96:13 N'iru Jehova: n'ihi na Ọ nābia, n'ihi na Ọ nābia ikpe uwa ikpe: Ọ
gēwere ezi omume kpe uwa, were kwa ezi-okwu-Ya kpe ndi nile di iche iche.