Abụ Ọma
93:1 Jehova bu eze, O yikwasiwo ebube; Jehova yi uwe
ike, nke o ji kee onwe-ya ihe-ọkiké: ọzọ kwa, uwa di
guzosie ike, ka ọ ghara ibugharị ya.
93:2 Oche-eze-gi emewo ka o guzosie ike site na mb͕e ochie: I sitere na mb͕e ebighi-ebi bia.
93:3 Imiri-mmiri eweliwo, Jehova, osimiri ebuliwo ha
olu; Iju-miri nēbuli ebili-miri-ha.
93:4 Jehova nke dị elu dị ike karịa olu ọtụtụ mmiri, e, karịa
oké ebili mmiri nke oké osimiri.
ABÙ ỌMA 93:5 Ihe-àmà-Gi nile kwesiri ntukwasi-obi nke-uku: idi-nsọ kwesiri ulo-Gi, Jehova;
ruo mgbe ebighị ebi.