Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 88:1 Jehova, bú Chineke nke nzọputam, akpọwom òkù ehihie na abali n'iru Gi.
ABÙ ỌMA 88:2 Ka ekperem bia n'iru Gi: Tọ nti-gi n'ala n'etikum;
88:3 N'ihi na nkpuru-obim juputara na nkpab͕u: Na ndum abiaruwo Jehova nso
ili.
88:4 Agāgum na ndi nārida n'olùlù: Mu onwem di ka madu
enweghi ike:
88:5 free n'etiti ndị nwụrụ anwụ, dị ka ndị e gburu ndị dina n'ili, onye gị
echeta-kwa-la ọzọ: ewe wezuga ha n'aka-Gi.
ABÙ ỌMA 88:6 I tọb͕ọwom n'olùlù kachasi ala, n'ọchichiri, na n'ob͕u-miri.
ABÙ ỌMA 88:7 Ọnuma-Gi nādikwasim, I we were iwe-Gi nile wedam n'ala.
ebili mmiri. Selah.
ABÙ ỌMA 88:8 I mewo ka ndi-amam n'ebe di anya di anya; I mewo ka m'bu
ihe-árú n'anya-ha: Emechibidoworom, ma apughm isi.
88:9 Anyam nēru újú n'ihi nweda-n'ala: Jehova, akpọwom òkù kwa-ubọchi
n'aru gi, esetiwom ọbu-akam abua n'aru gi.
ABÙ ỌMA 88:10 Ì gālu ọlu di iche iche nye ndi nwuru anwu? ndi nwuru anwu gēbili, nēto kwa
gi? Selah.
ABÙ ỌMA 88:11 Àgāgosi kwa ebere-Gi n'ala-mọ? ma-ọbu ikwesi-ntukwasi-obi-gi
na mbibi?
ABÙ ỌMA 88:12 Àgāmara ọlu-Gi nile n'ọchichiri? na ezi omume-Gi nime Jehova
ala nchefu?
88:13 Ma Gi ka m'kpọkuworo, Jehova; ma n'ututu ka ekperem gādi
gbochie gi.
ABÙ ỌMA 88:14 Jehova, gini mere I nāju nkpuru-obim? gini mere I nēzonarim iru-Gi?
88:15 Mu onwem ewedara n'ala, di kwa ka m'nwuru site na nwata: mb͕e m'nāhu Gi
egwu na-adọpụ uche m.
ABÙ ỌMA 88:16 Ọnuma-Gi di ọku nāb͕akwasim; Oké egwu-Gi ebipuwom.
88:17 Ha nāb͕am buruburu kwa-ubọchi dika miri; ha gbaram gburugburu
ọnụ.
ABÙ ỌMA 88:18 Onye nāhu n'anya na eyì-gi ka I mewo ka ọ di anya n'ebe m'nọ, na n'ebe m'nāmaghi
ọchịchịrị.