Abụ Ọma
77:1 M'ji olum tikue Chineke, Tikue Chineke n'olum; o we nye
nti na nti.
ABÙ ỌMA 77:2 N'ubọchi nkpab͕um ka m'chọrọ Jehova: ọriam nāb͕a ọsọ n'abali;
ma ọ gwughi kwa: nkpuru-obim juru ka ewe kasie ya obi.
ABÙ ỌMA 77:3 Echetaram Chineke, we tua ujọ: M'we tamu ntamu, Mọm we di
riri nne. Selah.
ABÙ ỌMA 77:4 I jideworo anyam abua ka ha nēteta: Achọsiwom ujọ nke-uku, na apughm ikwu okwu.
ABÙ ỌMA 77:5 Atughariwom ubọchi nile nke mb͕e ochie, bú arọ nile nke mb͕e ochie.
ABÙ ỌMA 77:6 M'nēcheta abùm n'abali: Mu na nkem nēkwu okwu
obi: Mọm we chọsie ike.
ABÙ ỌMA 77:7 Jehova, Ọ̀ gāju mb͕e ebighi-ebi? ọ̀ ga-adi kwa nma ọzọ?
ABÙ ỌMA 77:8 Ọ̀ gēme ebere-Ya di ọcha rue mb͕e ebighi-ebi? Ọ̀ bughi rue mb͕e ebighi-ebi ka nkwa-Ya gāda?
77:9 Chineke echezọwo ime amara? O mechibidowo obi-ya n'iwe n'iwe
ebere? Selah.
ABÙ ỌMA 77:10 M'we si, Nka bu ọriam: ma m'gēcheta arọ nile nke Jehova
aka nri nke Onye kachasi ihe nile elu.
77:11 M'gēcheta ọlu nile nke Jehova: N'ezie m'gēcheta Gi
ihe ebube nke ochie.
77:12 M'gātughari kwa uche bayere ọlu-Gi nile, na ikwu okwu bayere omume-Gi nile.
ABÙ ỌMA 77:13 Chineke, uzọ-Gi di n'ebe nsọ: ònye bu Chineke uku dika Chineke-ayi?
77:14 Gi onwe-gi bu Chineke Nke nālu ọlu-ebube: Gi onwe-gi egosiwo ike-Gi
n'etiti ndị mmadụ.
77:15 I ji ogwe-aka-Gi b͕aputa ndi-Gi, bú umu-ndikom Jekob na
Josef. Selah.
77:16 miri ahu hu gi, Chineke, miri ahu hu Gi; ha turu egwu: ndi
a kpasuru ogbu mmiri.
ABÙ ỌMA 77:17 Igwe-oji wusi miri: mbara-ígwé nēzite olu: àkú-Gi nile nāwusi.
gakwara mba ofesi.
77:18 Olu éb͕è-elu-igwe-Gi di n'elu-igwe: Àmùmà nile we nwue enwu
ụwa: ụwa mara jijiji na ịma jijiji.
77:19 Uzọ-Gi di n'oké osimiri, okporo-uzọ-Gi di kwa n'oké miri, na Gi
amaghi nzọ ụkwụ.
77:20 Ị na-edu ndị gị dị ka ìgwè atụrụ n'aka nke Moses na Erọn.