Abụ Ọma
76:1 Na Juda ka amara Chineke: aha-Ya di uku n'Israel.
76:2 Na Salem ka ebe-obibi-Ya di, na ebe-obibi-Ya na Zaion.
76:3 N'ebe ahu ka o tijiri àkú nile nke uta, na ọta, na mma-agha, na
agha. Selah.
ABÙ ỌMA 76:4 I di ebube na ima-nma Kari ugwu nile nke ihe nāpunara madu ihe.
ABÙ ỌMA 76:5 Emebiwo ndi obi-ha di ike, ha aruwo ura;
ndikom nke nādighi ike ahuwo aka-ha.
ABÙ ỌMA 76:6 N'ihi iba-nba-Gi, Chineke nke Jekob, Atubàwo ma ub͕ọ-ala na inyinya nime ya
ụra nwụrụ anwụ.
76:7 Gi onwe-gi, ọbuná gi onwe-gi, gātu egwu: Ma ònye gēguzo n'iru Gi mb͕e
ozugbo iwe were gị?
76:8 I mere ka anu ikpé sitere n'elu-igwe; uwa tua egwu, ma
ka dị,
76:9 Mgbe Chineke biliri ikpe, ịzọpụta ndị niile dị umeala n'obi nke ụwa. Selah.
ABÙ ỌMA 76:10 N'ezie iwe nke madu gēkele Gi: nke fọduru n'ọnuma gēkele gi.
ị na-egbochi.
ABÙ ỌMA 76:11 Kwe nkwa, kwughachi kwa Jehova, bú Chineke-unu: Ka ndi nile ndi nọ Ya buruburu
wetara onye kwesiri itu egwu onyinye-inata-iru-ọma.
76:12 Ọ gēbipu mọ nke ndi-isi: Ọ di egwu n'anya ndi-eze nke
ụwa.