Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 75:1 Gi, Chineke, ka ayi nēkele, Gi ka ayi nēkele: n'ihi na
Na aha-Gi nọ nso ka ọlu-Gi nile nēgosi.
75:2 Mgbe m ga-anabata ọgbakọ, m ga-ekpe ikpe ziri ezi.
ABÙ ỌMA 75:3 Ụwa na ndi nile bi nime ya ab͕azewo: Mu onwem nēbuli Jehova
ogidi ya. Selah.
ABÙ ỌMA 75:4 M'we si ndi-nzuzu, Unu emela ihe-nzuzu: M'we si ndi nēmebi iwu, Unu ebulila
elu mpi:
75:5 Ewelila mpi-gi elu: Ejila olu ekwesi ike kwue.
75:6 N'ihi na nkwalite na-esi n'ebe ọwụwa anyanwụ, ma ọ bụ n'ebe ọdịda anyanwụ, ma ọ bụ site
ndịda.
75:7 Ma Chineke bu onye-ikpé: Ọ nākwada otù, guzo kwa ibe-ya.
75:8 N'ihi na iko di n'aka Jehova, na manya-vine nācha ọbara-ọbara; ọ bụ
juputara na ngwakọta; ọ bu kwa n'ime ya ka ọ nāwusi: ma ufọdu-ya;
ndi nēmebi iwu nile nke uwa gādọpu ha, ṅu kwa ha.
75:9 Ma m ga-ekwupụta ruo mgbe ebighị ebi; M'gābùku kwa Chineke nke Jekob abù.
75:10 Ọzọ, mpi nile nke ndi nēmebi iwu ka M'gēbipu; ma mpi nke
ezi omume ka agēbuli.