Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 70:1 Me ngwa ngwa, Chineke, inaputam; Mee ngwa ngwa inyerem aka, Jehova.
ABÙ ỌMA 70:2 Ka ihere me kwa ndi nāchọ nkpuru-obim ihere, ka ha we di kwa
chigharia azu, tiye n'ọb͕ub͕a-aghara, nke ahu nāgusi ajọ omumem.
70:3 Ka ha laghachi azu n'ihi ugwọ-ọlu nke ihere-ha ndi nāsi, Ehe, aha.
70:4 Ka ndị niile na-achọ Gi ṅụrịa ọṅụ, ṅụrịakwa ọṅụ n'ime gị;
Dika ihunanya nzọputa-Gi nāsi mb͕e nile, Ka Chineke di uku.
70:5 Ma mu onwem bu onye ewedara n'ala na ob͕eye: biakutem ọsọsọ, Chineke: iye-akam na I bu gi
onye-nzọputam; Jehova, egbula oge.