Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 66:1 Tikuenu Chineke nkpu ọṅù, unu ala nile;
ABÙ ỌMA 66:2 bùkuenu nsọpuru aha-Ya: Menu ka otuto-Ya di ebube.
ABÙ ỌMA 66:3 Si Chineke, Le ka i si di egwu n'ọlu-Gi nile! site n'ịdị ukwuu
N'ike-Gi ka ndi-iro-gi gēdo onwe-ha n'okpuru gi.
66:4 Uwa nile gākpọ isi ala nye Gi, bukue-kwa-ra Gi abù; ha ga-
bùkue aha-Gi abù. Selah.
66:5 Bianu, hu ọlu nile nke Chineke: Ọ di egwu n'ime ihe Ọ nēmeso Jehova
ụmụ mmadụ.
ABÙ ỌMA 66:6 O mewo ka oké osimiri ghọ ala-akọrọ: Ha nēji ukwu gabiga miri-iyi;
n'ebe ahu ka ayi ṅuri ọṅu nime Ya.
66:7 Ọ nāchi n'ike-Ya rue mb͕e ebighi-ebi; anya-Ya abua legide mba nile: ekwela
ndị na-enupụ isi na-ebuli onwe ha elu. Selah.
66:8 Gọzienu Chineke-ayi, unu ndi di iche iche, me kwa ka olu otuto-Ya di
nụrụ:
66:9 Nke na-ejide mkpụrụ obi anyị na ndụ, ma na-adịghị ekwe ka anyị ụkwụ anyị.
ABÙ ỌMA 66:10 N'ihi na Gi onwe-gi, Chineke, nwaworo ayi: I nwawo ayi, dika anānwa ọla-ọcha.
66:11 I we me ka ayi ba n'ub͕u; I tukwasiwo nkpab͕u n'úkwù-ayi.
66:12 I mewo ka madu nọkwasi ayi n'isi; anyị gafere ọkụ na
site na miri: ma I mere ka ayi puta ba n'ebe bara uba.
ABÙ ỌMA 66:13 M'gēji àjà-nsure-ọku ba n'ulo-gi: M'gākwughachi gi nkwam nile;
66:14 Nke eb͕ub͕ere-ọnum kwuworo, na ọnum kwuwo, mb͕e m'nọworo nime
nsogbu.
66:15 M'gāchuru gi àjà-nsure-ọku nke anumanu mara abuba, ya na ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ
ebulu; M'gēweta nso oke-ehi na ewu. Selah.
66:16 Bịanụ nụrụ, unu niile ndị na-atụ egwu Chineke, na m ga-ekwupụta ihe o nwere
emere maka nkpuru-obim.
ABÙ ỌMA 66:17 M'were ọnum kpọkue Ya, O we were irem bulie ya elu.
ABÙ ỌMA 66:18 Ọ buru na m'hu ajọ omume n'obim, Onye-nwe-ayi agaghi-egem nti:
66:19 Ma n'ezie Chineke anụwo m; Ọ egewo nti olum
ekpere.
66:20 Onye agọziri agọzi ka Chineke bu, Onye nēwezugaghi ekperem, Ma-ọbu ebere-Ya
m.