Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 54:1 Chineke, were aha-Gi zọputam, Were kwa ike-Gi kpem ikpe.
54:2 Chineke, nụrụ ekperem; Ṅa nti n'okwu nile nke ọnum.
54:3 N'ihi na ndi ala ọzọ ebiliwo imegidem;
nkpuru-obi: ha edoghi Chineke n'iru ha. Selah.
54:4 Le, Chineke bu onye nēyerem aka: Jehova nọyere ndi nākwagide nkpuru-obim.
54:5 Ọ gākwughachi ndi-irom ihe ọjọ: kpochapu ha n'ezi-okwu-Gi.
ABÙ ỌMA 54:6 M'gāchuru Gi àjà-ofufé: M'gēkele aha-Gi, Jehova; maka
ọ dị mma.
54:7 N'ihi na Ọ naputawom na nkpab͕u nile: Ma anyam ahuwo nke-Ya
Ọchịchọ n'ebe ndị iro m nọ.