Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 39:1 M'siri, M'gālezi anya uzọm nile, ka m'we ghara iji irem mehie: M
gēwere ihe-nb͕u nēdebe ọnum, Ma ndi nēmebi iwu nọ n'irum.
ABÙ ỌMA 39:2 M'we b͕a ogbi n'iyì, M'we b͕a nkiti, n'ihi ezi ihe; na mwute m
kpalitere.
ABÙ ỌMA 39:3 Obim di ọku nimem, mb͕e m'nātughari uche, ọku nēre;
M ji ire m kwuo okwu,
ABÙ ỌMA 39:4 Jehova, me ka m'mara ọgwugwum, Na ọtùtù ubọchim nile, ihe ọ bu:
ka m'we mara ka esim adighi ike.
39:5 Le, I mewo ubọchim nile ka ọbu-aka; na afọ m dị ka
ọ dighi ihe ọ bula n'iru Gi: N'ezie, onye ọ bula n'ọnọdu-ya kachasi nma ka ọ bu kpam kpam
ihe efu. Selah.
ABÙ ỌMA 39:6 N'ezie nwoke ọ bula nējeghari n'ikiri ihe-efu: n'ezie ha nāb͕a ujọ.
ihe efu: Ọ nākwakọba àkù, ma ọ dighi-ama onye nāchikọta ha.
39:7 Ma ub͕u a, Onye-nwe-ayi, gini ka m'chere? olile-anyam di nime Gi.
39:8 Naputam n'ajọ omumem nile: Emelam ka m'buru ihe-ita-uta nke Jehova
nzuzu.
39:9 Mu onwem bu ogbi, Esagheghim ọnum; n'ihi na i mere ya.
ABÙ ỌMA 39:10 Wepu ntib͕u-Gi n'arum: Emewom ka m'gwusia site n'otiti aka-Gi.
39:11 Mgbe i ji ịba mba na-adọ mmadụ aka ná ntị n'ihi ajọ omume, ị na-eme ya
ima-nma ibibi dika nla: N'ezie, ihe-efu ka madu ọ bula bu. Selah.
39:12 Jehova, nuru ekperem, Ṅa nti n'iti-nkpum; eb͕ochi-kwa-la gi nkiti
anya-mirim: n'ihi na ọbìa ka m'bu n'ebe i nọ, na ọbìa, dika ndim nile
nna bụ.
39:13 Biko, meere m ebere, ka m wee nweta ume, tupu m alaa ebe a, ma ghara ịbụ
Ọzọ.