Abụ Ọma
34:1 M'gāgọzi Jehova mb͕e nile: mb͕e nile ka otuto-Ya gādi
ọnụ m.
ABÙ ỌMA 34:2 Nkpuru-obim gēji ya nya isi nime Jehova: Ndi di ume-ala n'obi gānu ya;
na-enwekwa obi ụtọ.
ABÙ ỌMA 34:3 Sonum sonyenu Jehova uku, Ka ayi buli kwa aha-Ya elu n'otù.
ABÙ ỌMA 34:4 M'chọrọ Jehova, Ọ we zam, we naputam n'egwum nile.
34:5 Ha legidere Ya anya, we nwue enwu: ma iru-ha adighi-ahu
ihere.
34:6 Nwoke a ewedara n'ala tie nkpu, Jehova we nu ya, we zọputa ya n'aka ihe nile
nsogbu ya.
34:7 Mọ-ozi nke Jehova nāma ulo-ikwū-ha buruburu ndi nātu egwu Ya, na
nānaputa ha.
34:8 Detunu ire, hu na Jehova di nma: Onye ihe nāgara nke-ọma ka nwoke ahu bu nke nātukwasi obi
n'ime ya.
34:9 Tuanu egwu Jehova, unu ndi nsọ Ya: N'ihi na ọ dighi ihe nākọ ndi nātu egwu
ya.
ABÙ ỌMA 34:10 Ihe nākọ umu-ọdum, agu nāgu kwa ha: Ma ndi nāchọ Jehova
agaghi-achọ ezi ihe ọ bula.
34:11 Bianu, umu-ntakiri, gem nti: M'gēzí unu egwu Jehova
Jehova.
34:12 Gịnị bụ onye chọrọ ndụ, na-ahụ n'anya ọtụtụ ụbọchị, ka o wee hụ
ọ dị mma?
34:13 Chebe ire-gi ka ọ ghara ikwu ihe ọjọ, Chekwa eb͕ub͕ere-ọnu-gi ka ọ ghara ikwu okwu-ugha.
34:14 Si n'ihe ọjọ wezuga onwe-gi, me kwa ezi ihe; chọọ udo, chụwakwa ya.
34:15 Anya abua nke Jehova di n'aru ndi ezi omume, Nti-Ya ghe-kwa-ra oghe
akwa ha.
34:16 Ihu Jehova na-emegide ndị na-eme ihe ọjọọ, ibipụ
ncheta-ha site n'uwa.
34:17 Ndi ezi omume tikue, Jehova we nu, we naputa ha n'aka ihe nile
nsogbu ha.
34:18 Jehova nọ nso ndi obi-ha tiwara etiwa; na-echekwa ndị dị otú ahụ
dị ka nke nwere nchegharị mmụọ.
34:19 Ọtutu ahuhu nke onye ezi omume: Ma Jehova nānaputa ya
n'ime ha niile.
34:20 Ọ nēdebe ọkpukpu-ya nile: Ọ dighi otù nime ha etijiworo.
34:21 Ihe ọjọ ga-egbu ndị ajọ omume, ndị na-akpọ onye ezi omume asị ga-abụ
tọgbọrọ n'efu.
34:22 Jehova nāb͕aputa nkpuru-obi ndi-orù-Ya: Ọ dighi kwa ndi nātukwasi obi
n'ime ya ka ọ gāghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu.