Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 31:1 N'ime Gi, Jehova, ka m'tukwasiworo obi; ekwela ka ihere meem: naputam
n'ezi omume-Gi.
31:2 Kpọrọ nti-Gi n'ala nyem; naputam ngwa ngwa: gi burum nkume di ike;
Ka ulo-nchebe we zọputam.
31:3 N'ihi na Gi onwe-gi bu oké nkumem na ebem ewusiri ike; ya mere duru n'ihi aha-Gi
mu, durukwam.
ABÙ ỌMA 31:4 Kpọpum n'ub͕u nke ha tọworom na nzuzo: n'ihi na Gi onwe-gi bu gi.
ike m.
31:5 N'aka-Gi ka m'nēnye mọm: I b͕aputawom, Jehova, bú Chineke nke
eziokwu.
ABÙ ỌMA 31:6 Akpọwom ndi nēche ihe-efu ugha asì: Ma na Jehova ka m'tukwasiworo obi.
31:7 M'gāṅuri kwa ọṅu na obi-ebere-Gi: N'ihi na I tughariwo uchem
nsogbu; I marawo nkpuru-obim n'ahuhu nile;
31:8 I mechibidoghikwam n'aka onye-iro: I dowo nkem
ụkwụ n'ime nnukwu ụlọ.
ABÙ ỌMA 31:9 merem ebere, Jehova, n'ihi na anọm n'ahuhu: anyam agwusiwo
n'iru uju, e, nkpuru-obim na afọm.
31:10 N'ihi na ndụ m agwụwo n'ihi iru uju, na m afọ na-asụ ude: m ike
adawo n'ihi ajọ omumem, ma ọkpukpum nile agwusiwo.
31:11 Mu onwem bu kwa ihe-ita-uta n'etiti ndi-irom nile, ma karisia n'etiti ndim
ndi-ab͕ata-obi-ha, na ujọ ndi-m mara: ndi nāhum
agbapụghị m.
ABÙ ỌMA 31:12 Echezọwom dika onye nwuru anwu n'obi: adim ka ihe etijiri etiji.
31:13 N'ihi na anuwom nkwulu nke ọtutu madu: egwu di n'akuku nile;
Ha b͕ara ìzù imegidem, Ha zubere iwepu ndum.
31:14 Ma m'tukwasiworo obi na Gi, Jehova: M'siri, Chinekem ka I bu.
31:15 Oge m di n'aka-Gi: naputam n'ọbu-aka ndi-irom, na
site n'aka ndi nēsob͕um.
31:16 Mee ka iru-Gi nwuo n'aru orù-Gi: Zọputam n'ihi obi-ebere-Gi nile.
31:17 Ka ihere ghara imem, Jehova; n'ihi na akpọkuwom Gi: ka Jehova
ka ihere me ndi nēmebi iwu, ka ha b͕a nkiti n'ala-mọ.
31:18 Ka eb͕ub͕ere-ọnu okwu-ugha mechie du; nke na-ekwu ihe ọjọọ
npako na nleda-anya megide onye ezi omume.
ABÙ ỌMA 31:19 Le ka idi-nma-Gi si di uku, Nke I kpakọbaworo nye ndi nātu egwu
gi; nke I luworo ndi nātukwasi Gi obi n'iru Jehova
ụmụ mmadụ!
31:20 Ị ga-ezobe ha na nzuzo nke iru-Gi na mpako nke
nwoke: I gēdebe ha na nzuzo n'ulo-ntu ka i ghara ise-okwu nile
ire.
31:21 Onye agọziri agọzi ka Jehova bu: n'ihi na O gosiwom ebere-Ya di ebube n'a
obodo siri ike.
31:22 N'ihi na m'siri n'ọsọ ọsọm, Ebipuwom n'iru anya-Gi abua;
ma I nuru olu aririọ-amaram nile mb͕e m'tikuru nkpu
nye gi.
31:23 Hunu Jehova n'anya, unu ndi-ebere-Ya nile: n'ihi na Jehova nēchezi Jehova
kwesịrị ntụkwasị obi, ma na-akwụghachi onye na-eme mpako ụgwọ n'ụba.
31:24 Nwee obi ike, na ọ ga-eme ka obi gị dị ike, unu niile ndị na-atụ anya
nime Jehova.