Abụ Ọma
26:1 Kpem ikpe, Jehova; n'ihi na ejewom ije n'izu-okèm: atukwasiwom obi
ọzọ kwa nime Jehova; ya mere m gaghị amị amị.
26:2 Jehova, nwalem, nwa-kwa-ram; nwalee ike m na obi m.
26:3 N'ihi na ebere-Gi di n'iru anyam abua: M'we jegharia nime Gi
eziokwu.
26:4 Mu na ndị efu anọkọghị;
26:5 Akpọwom nkpọkọta ndi nēme ihe ọjọ asì; na agaghị anọdụ ala na
ajọ omume.
ABÙ ỌMA 26:6 M'gāsa kwa akam abua n'ikpe-ọmuma: M'gāb͕a kwa ebe-ichu-àjà-Gi buruburu;
Jehova:
26:7 Ka m'we kpọsa n'olu nke ekele, na-akọ banyere gị niile
ọrụ ebube .
26:8 Jehova, ahuwom ebe-obibi nke ulo-Gi n'anya, na ebe-obibi
nsọpuru-Gi nēbi.
26:9 Ewekọtala nkpuru-obim na ndi-nmehie, na ndum na ndi-ọbara;
26:10 N'aka-ha ka ihe ọjọ di, Ma aka-nri-ha juputara n'iri-ngo.
ABÙ ỌMA 26:11 Ma mu onwem, n'izu-okèm ka m'gējeghari: b͕aputakwam, nwe kwa obi-ebere.
nyem.
26:12 Ọkwum nēguzo n'ebe di anyasi: Nime nkpọkọta nile ka M'gāgọzi Jehova
Jehova.