Abụ Ọma
ABÙ ỌMA 22:1 Chinekem, Chinekem, n'ìhi gini ka I rapurum? gini mere i ji di anya
nēyerem aka, ọ̀ bu kwa site n'okwu nile nke nbib͕ọm?
22:2 Chinekem, m'nētiku n'ubọchi, ma I dighi-anu; na n'abalị
oge, ma anaghị m agbachi nkịtị.
22:3 Ma Gi onwe-gi di nsọ, Gi onye bi n'otuto Israel.
22:4 Nna-ayi-hà tukwasiri Gi obi: Ha tukwasiri obi, I we naputa ha.
22:5 Ha tikue Gi, ewe naputa ha: na Gi ka ha tukwasiri obi, we di
enweghị mgbagwoju anya.
22:6 Ma mụ onwe m bụ ikpuru, na ọ dịghị mmadụ; ihe-ita-uta nke madu, na ihe-nleda nke Jehova
ndị mmadụ.
22:7 Ndi nile ndi nāhum nāchìm ọchì: Ha nāb͕a eb͕ub͕ere-ọnu, ha
kpuo isi, si,
ỌPUPU 22:8 Ọ tukwasiri Jehova obi na Ọ gānaputa ya: Ya naputa ya;
ebe ọ nātọ Ya utọ.
22:9 Ma Gi onwe-gi bu Onye kuputaram n'afọ: I merem olile-anya
mgbe m nọ na ara nne m.
22:10 N'aru Gi ka atukwasiworom site n'afọ: Gi onwe-gi bu Chinekem site na nnem
afọ.
22:11 Anọla n'ebe dị anya n'ebe m nọ; n'ihi na nsogbu di nso; n'ihi na ọ dighi onye nēyere aka.
22:12 Ọtutu oke-ehi ab͕awom buruburu;
gburugburu.
22:13 Ha were ọnu-ha b͕asakwasim, dika ọdum nādọb͕ọ ọnu na nke nāb͕ọ uja.
22:14 Awusiwom dika miri, Ọkpukpum nile puta-kwa-ra n'ọkpukpu: obim
dị ka wax; ọ b͕azewo n'etiti afọm.
22:15 Ikem akpọnwụwo dị ka ite ite; Irem we rapara n'arum
agba; I we me ka m'ba n'ájá ọnwu.
22:16 N'ihi na nkita ab͕awom buruburu: nkpọkọta ndi nēmebi iwu ab͕awom ab͕achi.
Ha mapue akam na ukwum.
22:17 M'we gosi ọkpukpum nile: Ha nēlegidem anya.
22:18 Ha kewara uwe m n'etiti ha, fekwa nzà n'elu uwe m.
22:19 Ma Gi onwe-gi anọla n'ebe di anya n'ebe m'nọ, Jehova: Gi ikem, me ngwa inye aka
m.
22:20 Naputa nkpuru-obim na mma-agha; enyim site n'ike nkita.
ABÙ ỌMA 22:21 Zọputam n'ọnu ọdum: N'ihi na I nuwom n'opi nile nke ndi-orù-ya.
ndị unicorn.
22:22 M'gēgosi umu-nnem aha-Gi: n'etiti Jehova
ọgbakọ ka m ga-eto gị.
22:23 Unu ndi nātu egwu Jehova, tonu Ya; unu nile nkpuru Jekob, nyenu nsọ
ya; tuanu egwu Ya, unu nkpuru nile nke Israel.
22:24 N'ihi na ọ eledaghi, ọ kpọghi kwa nweda-n'ala nke onye ewedara n'ala anya;
o kpuchighi kwa iru-ya n'aru ya; ma mb͕e ọ kpọkuru ya, ọ
nụrụ.
22:25 Otutom gādi n'aka Gi nime nkpọkọta uku: M'gākwughachi nkwam nile
n'iru ndi nātu egwu Ya.
22:26 Ndi di ume-ala n'obi gēri ihe, riju kwa afọ: Ha gēkele Jehova
chọọ Ya: obi-unu gādi ndu rue mb͕e ebighi-ebi.
22:27 Nsọtu nile nke uwa gēcheta we chigharikute Jehova: na ihe nile
Ab͕uru nile nke mba nile gākpọ isi ala n'iru Gi.
22:28 N'ihi na ala-eze bu nke Jehova: Ọ bu kwa onye-isi n'etiti mba nile.
22:29 Ndi nile ndi mara abuba n'elu uwa gēri kwa kpọ isi ala: ndi nile ndi nēje
ruru n'ájá ka ha gākpọ isi ala n'iru Ya: Ọ dighi kwa onye ọ bula puru idebe nke ya ndu
mkpụrụ obi.
22:30 Mkpụrụ ga-ejere ya ozi; agāgu ya n'iru Onye-nwe-ayi a
ọgbọ.
22:31 Ha ga-abịa, na-egosikwa ezi omume ya nye ndị
agāmu, na o mewo nka.