Abụ Ọma
18:1 M'gāhu Gi n'anya, Jehova, ikem.
18:2 Jehova bu oké nkumem, na ebem ewusiri ike, na onye-nb͕aputam; Chinekem,m
ike, onye m ga-atụkwasị obi; ọchi-agham, na mpi nkem
nzọputa, na ulo-elum.
18:3 M'gākpọku Jehova, Onye kwesiri ito ya: otú a ka m'gādi
a zọpụtara n'aka ndị iro m.
ABÙ ỌMA 18:4 Ihe-nb͕u nke ọnwu b͕awom buruburu, Iju-miri nke ndi nēmebi iwu we mem.
egwu.
18:5 Ihe-nb͕u nile nke ala-mọ nāb͕achim buruburu: Ọnyà nile nke ọnwu kpuchiri
m.
18:6 Na nkpab͕um ka m'kpọkuworo Jehova, M'we tikue Chinekem: Ọ nuru
olum siri n'ulo uku Ya, iti-nkpum we bia n'iru Ya, ọbuná nime ya
ntị .
18:7 Mgbe ahụ, ụwa maa jijiji na ịma jijiji; Ntọ-ala nile nke ugwu nile
ewe me ka ha ma jijiji, n'ihi na ọ nēwe iwe.
18:8 Anwuru-ọku siri n'oghere imi-ya rigo, Na ọku si n'ọnu-ya puta
eripiawo: icheku-ọku nēre ere site na ya.
18:9 Ọ huda-kwa-ra elu-igwe, rida: ọchichiri di kwa n'okpuru ya
ụkwụ.
ỌNU-ỌGUGU 18:10 Ọ we nọkwasi n'elu cherub, feghari: e, ọ nēfe n'elu nkù nile.
nke ifufe.
18:11 O mere ọchichiri ebe-nzuzo Ya; ulo-ikwū-ya di ya buruburu
miri-ochichiri na oké igwe-oji nke elu-igwe.
18:12 N'ihi na onwunwu nke di n'iru Ya ka oké igwe-oji gabiga, ákú-miri-ígwé
nkume na icheku ọku.
18:13 Jehova we ma éb͕è-elu-igwe n'elu-igwe, Onye kachasi ihe nile elu nye-kwa-ra olu-Ya;
akụ́ mmiri ígwé na icheku ọkụ.
18:14 Ọzọ, o zipuru àkú-Ya, b͕asasia ha; o wee gbapụ
Àmùmà, we chusa ha.
18:15 Mgbe ahụ ọwa mmiri na-hụrụ, na ntọala nke ụwa
ekpughere ya site n'ibasi-nba-ike-Gi, Jehova, Site n'iku ume nke ume nke Gi
imi.
18:16 O siri n'elu zite, were m, dọputam n'ọtutu miri.
18:17 Ọ napụtara m n'aka ndị iro m dị ike, na n'aka ndị kpọrọ m asị: n'ihi na
ha siri m ike.
18:18 Ha nēchem nche n'ubọchi nhuju-anyam: Ma Jehova bu ihe-nb͕akwasim.
18:19 O me-kwa-ra ka m'puta ba n'ebe sara mbara; Ọ napụtara m, n'ihi na ọ
obi tọrọ m ụtọ.
18:20 Jehova kwughachim dika ezi omumem si di; dị ka
idi-ọcha akam abua ka Ọ nyeghachiworom.
18:21 N'ihi na edebewo m uzọ nile nke Jehova, ma ọ bụghị n'ihi ajọ omume epuwo
site na Chinekem.
18:22 N'ihi na ihe niile o kpere n'ikpe dị n'ihu m, ma m na-ewepụghị ya
ụkpụrụ sitere na m.
18:23 Mu onwem bu kwa onye ezi omume n'iru Ya, M'we zopu onwem n'ajọ omumem.
18:24 N'ihi nka ka Jehova kwughachiworom dika ezi omumem si di;
Dika idi-ọcha akam abua si di n'anya-Ya.
18:25 N'ebe onye-ebere nọ, I gēgosi Onwe-gi onye-ebere; ya na nwoke ziri ezi
i gēgosi onwe-gi onye ziri ezi;
18:26 N'ebe onye di ọcha nọ, I gēgosi Onwe-gi di ọcha; gi na ndi nēhie uzọ
I gēgosi onwe-gi onye nēwezuga onwe-ya.
18:27 N'ihi na I gāzọputa ndi ewedara n'ala; mana ọ ga-ewedata anya dị elu.
18:28 N'ihi na I gēmuye oriọnam: Jehova, bú Chinekem, nēnyem ìhè
ọchịchịrị.
18:29 N'ihi na site na Gi ka m'jiworo n'etiti usu-ndi-agha b͕a ọsọ; ọ bu kwa Chinekem ka m'jiworo wulie elu
mgbidi.
18:30 Ma Chineke, uzọ-Ya zuru okè: Anwaputawo okwu Jehova: Ọ bu a
Onye nāchikọta ndi nile nātukwasi Ya obi.
18:31 N'ihi na ònye bu Chineke ma-ọbughi Jehova? Ma-ọbu ònye bu oké nkume ma-ọbughi Chineke-ayi?
18:32 Ọ bu Chineke nēkem ike n'úkwù, nēme kwa ka uzọm zue okè.
18:33 Ọ nēme ka ukwum abua di ka ukwu nne-ele, Ọ nēme kwa ka m'guzo n'ebe di elum nile.
18:34 Ọ nēzí akam abua ibu agha, N'ihi na ab͕ajiwom uta ígwè
ogwe aka.
18:35 I nye-kwa-ram ọta nzọputa-Gi: Na aka-nri-Gi
emewo ka m'welie elu, ma idi-nwayọ-Gi emewom ka m'ba uku.
18:36 I mewo ka nzọ-ukwum sa mbara n'okpurum, Ka ukwum we ghara imara n'iyì.
18:37 Achuwom ndi-irom, rue ha aru: M'we chigharighi kwa
ọzọ rue mb͕e ewe gwusiri ha.
18:38 Emebiwom ha, nke mere na ha apughi ibili: ha adawo
n'okpuru ukwum.
18:39 N'ihi na I werewo ike kem n'agha ibu agha: I ruru ala
n'okpurum ndi nēbili imegidem.
18:40 I nye-kwa-ram olu ndi-irom; ka m'we mebie
ndi nākpọm asì.
18:41 Ha we tikue, ma ọ dighi onye nāzọputa ha: Ọbuná Jehova, ma Ya onwe-ya
azaghi ha.
18:42 M'we tipia ha dika ájá nke di n'iru ifufe: M'tufuru ha
dị ka unyi n'okporo ámá.
18:43 I we naputam na ise-okwu nile nke ndim; ma i nwere
merem ka m'buru isi nke mba nile: ndi nke m'nāmaghi gāma
jeere m ozi.
18:44 Ozugbo ha nụrụ okwu m, ha ga-ege m ntị: ndị ala ọzọ ga-
edo onwe-ha n'okpurum.
18:45 Ndị ala ọzọ ga-akpọnwụ, na-atụ egwu si n'ụlọ ha.
18:46 Jehova dị ndụ; na ihe agọziri agọzi ka oké nkumem bu; Ka Chineke nke nzọputam kwa
ka elu.
18:47 Ọ bụ Chineke na-abọ m, na-edokwa ndị mmadụ n'okpuru m.
18:48 Ọ nānaputam n'aka ndi-irom: I nēbuli kwam karia ndi ahu
ndi nēbili imegidem: I nānaputam n'aka onye nēme ihe-ike.
18:49 N'ihi nka ka m'gēkele Gi, Jehova, n'etiti mba nile, na
Bùkuenu aha-Gi abù ọma.
18:50 Nb͕apu uku ka Ọ nēnye eze-Ya; Ọ nēme-kwa-ra Ya ebere
etere manu, nye Devid, nye kwa nkpuru-ya rue mb͕e ebighi-ebi.