Ọnụọgụ
23:1 Belam we si Belak, Wuerenum ebe-ichu-àjà asa n'ebe a, dozikwam
ebe a ehi asa na ebulu asa.
23:2 Belak we me dika Belam kwuru; Belak na Belam we chua ihe
ebe-ichu-àjà ọ bula otù oke-ehi na otù ebulu.
23:3 Belam we si Belak, Guzo n'akuku àjà-nsure-ọku-gi, m'gēje kwa.
eleghi anya Jehova gābia izutem: na ihe ọ bula Ọ nēgosim
Aga m agwa gị. O we je n'ebe di elu.
ỌPUPU 23:4 Chineke we zute Belam: ọ si ya, edoziwom ebe-ichu-àjà asa;
M'we sure kwa otù oke-ehi na ebulu n'elu ebe-ichu-àjà ọ bula.
ỌPUPU 23:5 Jehova we tiye okwu n'ọnu Belam, si, Laghachikuru Belak;
ma otu a ka i gēkwu.
23:6 O we laghachikute ya, ma, le, o nēguzo n'akuku àjà-nsure-ọku-ya;
na ndi-isi nile nke Moab.
ỌNU-ỌGUGU 23:7 Ọ we tulie ilu-ya, si, Belak, bú eze Moab, emewo ya
si n'Eram, si n'ugwu nke ọwuwa-anyanwu me ka m'si, si, Bia;
kọchanum Jekob, bia, kwulu Israel uta.
23:8 Olee otú m ga-esi kọchaa, onye Chineke na-akọchabeghị? ma-ọbu ka m'gēsi ata, ònye
Jehova atabeghị isi?
23:9 N'ihi na n'elu nkume ka m'huru ya, Ọ bu kwa n'ugwu ntà ka m'nāhu
ya: le, nání ya ka ndi Israel gēbi, agaghi-agu kwa ya n'etiti ha
mba nile.
23:10 Ònye pụrụ ịgụ ájá Jekọb, na ọnụ ọgụgụ nke otu ụzọ n'ụzọ anọ nke
Israel? Kam nwua ọnwu nke ndi ezi omume, ka ikpe-azum buru kwa
dị ka ya!
23:11 Belak we si Belam, Gini ka i meworom? Akpọrọ m gị gaa
Kọchaa ndị iro m ọnụ, ma, le, ị gọziwo ha kpam kpam.
ỌPUPU 23:12 Ọ we za, si, M'gaghi-elezi anya ikwu okwu
Jehova etiyewo n'ọnum?
23:13 Belak we si ya, Biko, bia, sorom je ebe ọzọ;
site n'ebe ahu ka i gēsi hu ha: ọ bu nání nsọtu ka i gāhu
ha, ma i gaghi-ahu ha nile: si n'ebe ahu kọchanum ha.
ỌNU-ỌGUGU 23:14 O we me ka ọ ba n'ọhia Zofim, rue elu Pisga;
wue ebe-ichu-àjà asa, sure otù oke-ehi na otù ebulu n'ebe-ichu-àjà ọ bula.
ỌNU-ỌGUGU 23:15 Ọ si Belak, Guzo n'ebe a n'akuku àjà-nsure-ọku-gi, mb͕e m'zuteworo
Jehova ebe ahu.
23:16 Jehova we zute Belam, tiye okwu n'ọnu-ya, si, Laghachi
gwa Balak, si otú a.
23:17 Ma mb͕e ọ biakutere ya, le, o nēguzo n'akuku àjà-nsure-ọku-ya;
ndi-isi Moab soro ya. Belak we si ya, Gini ka Jehova nwere?
ekwu?
23:18 O we tulie ilu-ya, si, Bilie, Belak, nuru; ṅaa ntị
nyem, nwa Zipo:
23:19 Chineke abụghị mmadụ, na ọ ga-agha ụgha; ma-ọbu nwa nke madu, na ọ
ekwesịrị ichegharị: ọ̀ kwuru, ma ọ gaghi-eme ya? ma-ọbu o kwuwo okwu,
ọ gaghi-eme kwa ya nma?
23:20 Le, anatawom iwu igọzi: Ọ gọziwo kwa; na m
enweghị ike ịtụgharị ya.
ABÙ ỌMA 23:21 Ọ hughi ajọ omume nime Jekob, Ọ hughi kwa ajọ omume
n'Israel: Jehova, bú Chineke-ya, nọyere ya, iti-nkpu nke eze di kwa
n'etiti ha.
23:22 Chineke mere ka ha si n'Ijipt pụta; O nwere dị ka ike nke anụ
unicorn.
23:23 N'ezie ọ dighi afa ọ bula megide Jekob, ọ dighi kwa
iju-ase megide Israel: dika mb͕e a si di ka agēkwu okwu bayere ya
Jekob na Israel, Gini ka Chineke meworo!
23:24 Le, ndị mmadụ ga-ebili dị ka nnukwu ọdụm, na-eweli onwe ya dị ka
nwa-ọdum: ọ gaghi-edina ala rue mb͕e o gēri ufọdu, ṅu kwa ihe-ọṅuṅu
ọbara nke ndị e gburu egbu.
23:25 Belak we si Belam, Akọcha-kwa-la ha ma-ọli, agọzi-kwa-la ha na ya
niile.
23:26 Ma Belam zara, si Belak, Agwaghm gi, si, Ha nile
na Jehova nēkwu okwu, na m'gēme ya?
23:27 Belak we si Belam, Biko, bia, m'gēme ka i bia
ebe ọzọ; eleghi anya ọ gātọ Chineke utọ ka I we kọcham
ha si ebe ahụ.
23:28 Belak we me ka Belam bia n'elu Peoa, nke nēche iru
Jeshimon.
23:29 Belam we si Belak, Wuerenum ebe-ichu-àjà asa n'ebe a, dozikwam
ebe a oke-ehi asa na ebulu asa.
23:30 Belak we me dika Belam kwuru, we sure otù oke-ehi na ebulu n'elu ya
ebe-ichu-àjà ọ bula.