Ọnụọgụ
20:1 Umu Israel we bata, bú nkpọkọta ahu nile, ba n'ulo
ọzara Zin n'ọnwa mbu: ndi Israel we nọdu na Kedesh; na
Miriam we nwua n'ebe ahu, elìe ya n'ebe ahu.
20:2 Ma ọ dighi miri diri nkpọkọta ahu: ha we chikọta
ha onwe-ha n'otù imegide Moses na imegide Eron.
ỌNU-ỌGUGU 20:3 Ndi Israel we kwue okwu bayere Moses, kwue, si, Ọ gādim nọ̄ nma ma ayi
anwuwo mb͕e umu-nne-ayi nwuru n'iru Jehova!
20:4 Ma gini mere unu meworo ka nzukọ Jehova rigota na nka
ọzara, ka ayi na anu-ulo-ayi we nwua n'ebe ahu?
20:5 Ma n'ìhi gini ka unu meworo ka ayi si n'Ijipt rigota, ime ka ayi bata?
rue ebe ọjọ a? ọ bughi ebe nkpuru-ọghigha, ma-ọbu nke fig, ma-ọbu nke osisi vine;
ma-ọbu nke pomegranate; ọ dighi kwa miri iṅu;
20:6 Moses na Eron we si n'iru nkpọkọta ahu je n'ọnu-uzọ
nke ulo-ikwū nzute, ha we da kpue iru-ha n'ala;
ewe me ka ha hu ebube Jehova anya.
ỌPUPU 20:7 Jehova we gwa Moses okwu, si,
20:8 Were nkpa-n'aka ahu, chikọta nkpọkọta ahu, gi onwe-gi na Eron-gi
nwanne, gwa kwa nkume ahu okwu n'anya-ha; ọ gēnye kwa
me ka miri-ya puta, i gēme kwa ka ha miri si na Jehova puta
nkume di elu: i gēme kwa ka nzukọm na anu-ulo-ha ṅua.
20:9 Moses we were nkpa-n'aka ahu n'iru Jehova, dika O nyere ya iwu.
ỌPUPU 20:10 Moses na Eron we chikọta nkpọkọta ahu n'iru nkume ahu di elu;
ọ si ha, Biko, nuru, unu ndi nēnupu isi; anyị ga-ebutere gị mmiri
nke nkume a?
20:11 Moses we welie aka-ya, were nkpa-n'aka-ya tie nkume ahu di elu ub͕ò abua.
ma miri we puta nke-uku, nzukọ ahu we ṅua, na ha
anụ ọhịa kwa.
ỌPUPU 20:12 Jehova we gwa Moses na Eron okwu, si, N'ihi na unu ekweghm
doom nsọ n'anya umu Israel, unu gēme kwa
emela ka nkpọkọta nka ba n'ala ahu nke M'nyeworo ha.
20:13 Nka bu miri Meriba; n'ihi na umu Israel we nēse okwu
Jehova, ewe do Ya nsọ nime ha.
ỌPUPU 20:14 Moses we si na Kedesh zigara eze Edom ndi-ozi, si, Otú a ka ọ siri
nwa-nne-gi, bú Israel, Gi onwe-gi amawo ndọb͕u nile nke dakwasiworo ayi;
20:15 Ka nna-ayi-hà ridara n'Ijipt, ayi we biri n'Ijipt ọtutu
oge; ndi Ijipt we kpasuru ayi na nna-ayi-hà;
20:16 Ma mb͕e ayi tikue Jehova, Ọ nuru olu-ayi, zite mọ-ozi;
Ọ mewo ka ayi si n'Ijipt puta: ma, le, ayi nọ na Kedesh, a
obodo na nsọtu ókè-ala-gi;
20:17 Biko, ka ayi gabiga n'ala-Gi: ayi agaghi-agabiga
ubi nile, ma-ọbu site n'ubi-vine, ayi agaghi-aṅu kwa miri
nke olùlù-miri: ayi gāgabiga n'uzọ atuliri atuli nke eze, ayi agaghi-ewezuga onwe-ayi n'ebe ahu
aka-nri ma-ọbu n’aka-ekpe, rue mb͕e ayi gabigara ókè-ala-Gi.
ỌPUPU 20:18 Edom we si ya, I gabigala n'akukum, ka m'we puta
were mma-agha megide gi.
20:19 Umu Israel we si ya, N'uzọ atuliri atuli ka ayi gēje;
ọ buru kwa na mu onwem na anu-ulom aṅu miri-gi, m'gākwughachi kwa ya: mu onwem
ga-nanị, n'emeghị ihe ọ bụla ọzọ, gabiga n'ụkwụ m.
ỌPUPU 20:20 Ọ si, I gaghi-agabiga. Edom we puta izute ya
ya na ọtutu madu, were kwa aka di ike.
20:21 Edom we ju ime ka Israel gabiga n'ókè-ala-ya: n'ihi nka
Israel we si n'ebe ọ nọ chigharia.
20:22 Ma umu Israel, bú nkpọkọta ahu nile, we si n'ebe ahu bulie ije
Kedesh we biarue ugwu Hoa.
ỌPUPU 20:23 Jehova we gwa Moses na Eron okwu n'ugwu Hoa, n'akuku ókè-ala ahu
ala Edom, si,
20:24 Agēchikọta Eron na umu-nna-ya: n'ihi na ọ gaghi-abà nime
ala nke M'nyeworo umu Israel, n'ihi na unu nupuru isi
megide okwum na miri Meriba.
ỌPUPU 20:25 Were Eron na Eleeza nwa-ya, me ka ha rigo n'ugwu Hoa.
20:26 I gēyipu kwa Eron uwe-ya, yiwe ha Eleeza nwa-ya: ma
Agēchikọta Eron na umu-nna-ya, n'ebe ahu ka ọ gānwu kwa.
20:27 Moses we me dika Jehova nyere iwu: ha we rigo n'ugwu Hoa
anya nzuko nile.
20:28 Moses we yipu Eron uwe-ya, yikwasi ha Eleeza-ya
nwa nwoke; Eron we nwua n'ebe ahu n'elu ugwu ahu: ma Moses na Eleeza
si n'ugwu ahu rida.
20:29 Ma mb͕e nkpọkọta ahu nile huru na Eron anwuwo, ha we tie aka n'obi
Eron orú ubọchi na iri, bú ulo Israel nile.