Ọnụọgụ ỌPUPU 2:1 Jehova we gwa Moses na Eron okwu, si, 2:2 Nwoke ọ bula nke umu Israel gāma ulo-ikwū-ya n'akuku ọkọlọtọ-ya; ya na ihe-iriba-ama nke ulo nna-ha: N'ebe di anya n'ebe-obibi nke Jehova nkpọkọta ahu ka ha gāma ulo-ikwū-ha. 2:3 Ma n'akuku Iru-anyanwu n'ọwuwa-anyanwu ka ha gēnwe Ọkọlọtọ ọmuma-ulo-ikwū Juda we ma ulo-ikwū-ha dika usu nile nke ndi-agha-ha si di: na Nahshon nwa Aminadab gābu onye-isi umu Juda. 2:4 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di ọgu atọ na iri puku iri na anọ na narị isii. ỌNU-ỌGUGU 2:5 Ma ndi nāma ulo-ikwū-ha n'akuku ya gābu ebo Isaka. Netanel nwa Zua gābu kwa onye-isi umu-ndikom Isaka. 2:6 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di ọgu abua na iri na anọ puku na narị anọ. 2:7 Ebo Zebulun kwa: Elaiab nwa Hilon gābu onye-isi nke umu Zebulun. 2:8 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di ọgu abua na iri na asa puku na narị anọ. NDI-EZE 2:9 Ndi nile agukọtara agukọta n'ọmuma-ulo-ikwū Juda di orú nnù uzọ iri-na-abua na nnù ise nnù anọ na nnù iri-na-isi na nnù iri-na-anọ, dika ha si di ndị agha. Ndị a ga-ebu ụzọ pụta. 2:10 N'akuku Ndida ka ọkọlọtọ ọmuma-ulo-ikwū Reuben gādi rue usu-ndi-agha-ha: ma onye-isi umu Reuben gābu Elizua nwa Shedeua. 2:11 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di ọgu abua na isi puku na narị ise. 2:12 Ma ndi nāma ulo-ikwū-ha n'akuku ya gābu ebo Simiọn; onye-isi umu Simeon bu Shelumiel nwa nwa Zurishadai. 2:13 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di ọgu abua na iri na iteghete puku na narị atọ. 2:14 Ebo Gad kwa: onye-isi umu Gad gābu Eliasaf nwa Reuel. 2:15 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di ọgu abua na ise puku na narị isii na iri ise. NDI-EZE 2:16 Ndi nile agukọtara agukọta n'ọmuma-ulo-ikwū Reuben di orú nnù uzọ iri-na-abua na puku iri ise na otu na narị anọ na iri ise, dịka ha si dị ndị agha. Ha gābuli kwa n'ọkwa nke-abua. 2:17 Mb͕e ahu ulo-ikwū nzute gēbuli, ya na ọmuma-ulo-ikwū nke ndi Livai n'etiti ọmuma-ulo-ikwū: dika ha nāma ulo-ikwū-ha, otú a ka ha gāma bilie, nwoke ọ bula n'ọnọdu-ya n'akuku ọkọlọtọ-ha. 2:18 N'akuku Ọdida-anyanwu ka ọkọlọtọ ọmuma-ulo-ikwū Efraim gādi rue usu-ndi-agha-ha: ma onye-isi umu Efraim gābu Elishama nwa Amihud. 2:19 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di orú nnù uzọ ise na narị ise. 2:20 N'akuku ya ka ebo Manase gādi: na onye-isi nke Jehova umu Manase bu Gameliel nwa Pedahzua. 2:21 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di orú na iri na abua puku na narị abụọ. 2:22 Ebo Benjamin kwa: na onye-isi umu Benjamin bụru Abidan nwa Gideoni. 2:23 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di orú na iri na ise puku na narị anọ. 2:24 Ndi nile agukọtara agukọta nke ọmuma-ulo-ikwū Efraim di orú nnù uzọ iri-na-abua na puku asatọ na otu narị, dịka ndị agha ha si dị. Ma ha ga-aga n'ihu n'ọkwa nke atọ. 2:25 Ọkọlọtọ ọmuma-ulo-ikwū Dan gādi kwa n'akuku Ugwu n'akuku ha Usu nile nke ndi-agha: ma onye-isi umu Dan bu Ahieza nwa nke Amishadai. 2:26 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di ọgu atọ na iri puku abụọ na narị asaa. 2:27 Ma ndi nāma ulo-ikwū-ha n'akuku ya gābu ebo Asha; onye-isi umu Asha bu Pagiel nwa Ọkran. 2:28 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di ọgu abua na otù puku na narị ise. 2:29 Ebo nke Naftali kwa: na onye-isi umu Naftali bu Ahia nwa Inan. 2:30 Ma usu-ndi-agha-ya, na ndi-ha agukọtara agukọta, di ọgu abua na iri na atọ puku na narị anọ. 2:31 Ndi nile agukọtara agukọta n'ọmuma-ulo-ikwū Dan di orú nnù ndikom uzọ iri na puku iri ise na asaa na narị isii. Ha ga-aga nke ọma na ụkpụrụ ha. 2:32 Ndia bu ndi agukọtara agukọta nke umu Israel site n'iwu ulo nke ndi bu nna-ha: ndi nile agukọtara agukọta nke ọmuma-ulo-ikwū n'ime usu nile nke ndi-agha-ha di nnù na nnù iri-na-ise na nnù iri-na-ise na narị ise na iri ise. 2:33 Ma agukọtaraghi ndi Livai n'etiti umu Israel; dị ka Jehova nyere Moses iwu. 2:34 Umu Israel we me dika ihe nile si di nke Jehova nyere n'iwu Moses: ha we ma ulo-ikwū-ha n'akuku ọkọlọtọ-ha, we bulie ije; onye ọ bula dika ab͕uru nile ha si di, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di.