Levitikọs
ỌPUPU 22:1 Jehova we gwa Moses okwu, si,
22:2 Gwa Eron na umu-ya ndikom ka ha kewaputa onwe-ha n'ebe Jehova nọ
ihe nsọ nke umu Israel, ka ha we ghara imeru nsọm
aha n'ihe nile nke ha nēdom nsọ: Mu onwem bu Jehova.
22:3 si ha, Onye ọ bula nke sitere na nkpuru-unu nile n'etiti ọb͕ọ-unu nile;
nke nējeru nso ihe nsọ, nke umu Israel nēdo nsọ
Jehova, ebe ọrurú-Ya dikwasi ya, agēbipu madu ahu
n'irum: Mu onwem bu Jehova.
22:4 Ma nwoke ọ bula sitere na nkpuru Eron nke bu onye-ekpenta, ma-ọbu nke nwere orù;
okwu; ọ gaghi-eri ufọdu nime ihe nsọ, rue mb͕e ọ gādi ọcha. Na onye
nēmetu ihe ọ bula ruru árú site na ndi nwuru anwu, ma-ọbu madu nke nkpuru-ya
si n'ebe ọ nọ pua;
22:5 Ma ọ bụ onye ọ bụla na-emetụ ihe ọ bụla na-akpụ akpụ ihe, nke a ga-eji mee ya
onye nādighi ọcha, ma-ọbu nwoke nke ọ gānara ihe-árú-ya, ihe ọ bula
adịghị ọcha o nwere;
22:6 Nkpuru obi ahu nke meturu ihe ọ bula di otú a gāru árú rue anyasi, na
ọ gaghi-eri ufọdu nime ihe nsọ, ọ buru na ọ were miri sa anu-ya.
22:7 Ma mgbe anyanwụ dara, ọ ga-adị ọcha, ma e mesịa ọ ga-eri nke
ihe nsọ; n'ihi na ọ bu nri-ya.
22:8 Nke nwuru n'onwe-ya, ma-ọbu nke anu-ọhia dọb͕uru, ọ gaghi-eri ya
were ya me onwe-ya ka ọ ghara idi nsọ: Mu onwem bu Jehova.
22:9 Ya mere, ha ga-edebe m iwu, ka ha ghara iburu mmehie n'ihi ya, na
n'ihi nka nwua, ọ buru na ha emeru ya: Mu onwem, bú Jehova, nēdo ha nsọ.
22:10 Ọ dighi onye ala ọzọ gēri ufọdu nime ihe nsọ: ọbìa nke Jehova
onye-nchu-àjà, ma-ọbu onye egoro ọlu, agaghi-eri ihe sitere n'ihe nsọ.
ỌPUPU 22:11 Ma ọ buru na onye-nchu-àjà b͕ata madu ọ bula n'ego-ya, o gēri ya, ma
onye amuru n'ulo-ya: ha gēri ufọdu nime ihe-oriri-ya.
22:12 Ma ọ buru na nwa-nwayi onye-nchu-àjà gālu kwa onye ala ọzọ, ọ pughi
rie ihe àjà nke ihe nsọ.
ỌPUPU 22:13 Ma ọ buru na nwa-nwayi onye-nchu-àjà bu nwayi di-ya nwuru, ma-ọbu onye arapuworo, ma o nweghi nwa;
o we laghachi n'ulo nna-ya, dika na nwata, ka ọ gēri
sitere n'ihe-oriri nke nna-ya: ma onye ala ọzọ agaghi-eri nime ya.
ỌNU-ỌGUGU 22:14 Ma ọ buru na onye ọ bula rie ufọdu nime ihe nsọ n'amaghi-ama, ọ gētiye kwa ya
otù uzọ n'uzọ ise ka o gēweta ya, ọ gēnye kwa ya onye-nchu-àjà tiyere ya
ihe nsọ.
22:15 Ha agaghịkwa emerụ ihe nsọ nke ụmụ Izrel.
nke ha nēweta nso Jehova;
22:16 Ma ọ bụ hapụ ha ka ha buru ajọ omume nke njehie, mgbe ha na-eri nke ha
ihe nsọ: n'ihi na Mu onwem, bú Jehova, nēdo ha nsọ.
ỌPUPU 22:17 Jehova we gwa Moses okwu, si,
ỌPUPU 22:18 Gwa Eron, gwa kwa umu-ya ndikom, gwa kwa umu Israel nile okwu.
si ha, Ihe ọ bula o sitere n'ulo Israel, ma-ọbu nke Jehova
ndi ala ọzọ n'Israel, ndi nēweta nso onyinye-ya iji biaru nso bayere nkwa-ya nile, na
maka onyinye-afọ-ofufo-ya nile, nke ha gēweta nso Jehova
àjà-nsure-ọku;
22:19 Unu gēweta nso n'obi-unu nwoke zuru okè, nime anu;
nke atụrụ, ma-ọbụ nke ewu.
22:20 Ma ihe ọ bula nwere ọlu, unu ewela ya nso: n'ihi na ọ gaghi-eme ya
na-anabata gị.
22:21 Ma onye ọ bula nke nēweta nso àjà-udo ichuru Jehova
mezuo nkwa ya, ma-ọbụ onyinye afọ-ofufo n’anụ ehi ma ọ bụ atụrụ, ọ ga-eme ya
zuru okè ka a nabata; ọlu agaghi-adi nime ya.
22:22 Ndị ìsì, ma ọ bụ ndị gbajiri agbaji, ma ọ bụ ndị merụọ ahụ, ma ọ bụ ndị nwere amụ, ma ọ bụ akpụkpọ anụ, ma ọ bụ akpụkpọ anụ, unu.
ọ gaghi-echu kwa Jehova ihe ndia, ọ gaghi-echu kwa àjà-ọku sitere n'ọku
ha n'elu ebe-ichu-àjà diri Jehova.
22:23 Ma oke-ehi ma-ọbu nwa-aturu nke nwere ihe ọ bula nke nāgabiga ókè ma-ọbu nke kọrọ ya.
akụkụ-ya nile, nke i gēweta nso ka ọ buru onyinye-afọ-ofufo; kama maka nkwa
agaghị anabata ya.
22:24 Unu enyela Jehova ihe e chijiri echihịa, ma ọ bụ nke e gwepịara egwepịa, ma ọ bụ
gbajiri agbaji, ma ọ bụ bee; unu ewe-kwa-la àjà-ya n'ala-unu.
22:25 ọ dighi kwa n'aka onye ala ọzọ unu gēweta achicha nke Chineke-unu
nke ọ bụla n'ime ndị a; n'ihi na nbibi-ha di nime ha, ọlu di kwa nime ha
ha: agaghi-anagide unu.
ỌPUPU 22:26 Jehova we gwa Moses okwu, si,
22:27 Mgbe oke-ehi, ma ọ bụ atụrụ, ma ọ bụ ewu, na-mụrụ, mgbe ahụ, ọ ga-apụta.
nọrọ ụbọchị asaa n'okpuru mmiri mmiri; ma site n’ụbọchị nke asatọ wee gaba ya
gādi ihe nātọ utọ ka ọ buru àjà-ọku anāchuru Jehova.
22:28 Ma ọ bu ehi ma-ọbu aturu, unu egbula ya na umu-ya, ma n'ime ulo
otu ụbọchị.
22:29 Ma mb͕e unu gāchu àjà-ekele nye Jehova, weta
ọ bụ n'uche nke gị.
22:30 N'otu ụbọchị, a ga-eri ya; unu agaghi-ahapụ ihe ọ bula nime ya rue mb͕e
echi: Mu onwem bu Jehova.
22:31 N'ihi nka unu gēdebe ihe nile M'nyere n'iwu, me kwa ha: Mu onwem bu Jehova.
22:32 Unu eme-kwa-la ka aha nsọm ghara idi nsọ; ma agēdo m nsọ n'etiti ndi-Ju
umu Israel: Mu onwem bu Jehova Nke nēdo unu nsọ;
22:33 Onye mere ka unu si n'ala Ijipt puta, iburu unu Chineke: Mu onwem bu Jehova
Jehova.