Levitikọs
3:1 Ma ọ buru na onyinye-ya iji biaru nso bu àjà-udo, ọ buru kwa na o sitere na ya weta ya
igwe; ma ọ bu nwoke ma-ọbu nwayi, ọ gēweta ya nso n'èzí
ọlu n'iru Jehova.
3:2 Ọ gēbikwasi aka-ya n'isi nke àjà-ofufé-ya, b͕ue ya na
ọnu-uzọ ulo-ikwū nzute: na umu-ndikom Eron
ndi-nchu-àjà gāwusa ọbara-ha n'ebe-ichu-àjà buruburu.
3:3 Ọ gēsi kwa n'ihe àjà nke àjà-udo weta nso àjà-nbuli
esurere Jehova n'ọku; abuba nke nēkpuchi ime-ime, na ihe nile
abuba nke di n'ime ime;
3:4 na akọrọ abua, na abuba nke di n'elu ha, nke di n'akuku
akuku, na mba-imeju nke di n'elu imeju, ya na akọrọ, ka ọ gēwere
pụọ.
3:5 Umu-ndikom Eron gēsure kwa ya ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'ebe-ichu-àjà n'elu àjà-nsure-ọku;
nke di n'elu nkú nke di n'elu ọku: àjà-nbuli ka ọ bu
ọku, nke ihe ísì utọ diri Jehova.
ỌNU-ỌGUGU 3:6 Ma ọ buru na onyinye-ya iji biaru nso, bú àjà-udo ichuru Jehova, ọ bu
nke ìgwè ewu na aturu; nwoke ma-ọbu nwayi ka ọ gēweta nso ya.
3:7 Ọ buru na ọ bu nwa-aturu ka ọ gāchu àjà-ya, ọ gēweta kwa ya nso n'iru Jehova
Jehova.
ỌPUPU 3:8 Ọ gēbikwasi kwa aka-ya n'isi nke àjà-ofufé-ya, b͕ue ya
n'iru ulo-ikwū nzute: umu-ndikom Eron gābu kwa
wusa ọbara-ya buruburu n'ebe-ichu-àjà.
3:9 Ọ gēsi kwa n'ihe àjà nke àjà-udo weta nso àjà-nbuli
esurere Jehova n'ọku; abuba-ya, na apiti-ya nile, ya
ọ bu n'ọkpukpu-azu ka ọ gēwepu; na abuba nke nēkpuchi
ime, na abụba nile nke di n'elu ime;
3:10 na akọrọ abua, na abuba nke di n'elu ha, nke di n'akuku
akuku, na mba-imeju nke di n'elu imeju, ya na akọrọ, ka ọ gēwere
pụọ.
3:11 Onye-nchu-àjà gēsure kwa ya ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu ebe-ichu-àjà: ọ bu nri Jehova
àjà-ọku ichuru Jehova.
3:12 Ma ọ buru na onyinye-ya iji biaru nso bu ewu, ọ gēweta kwa ya nso n'iru Jehova.
3:13 Ọ gēbikwasi aka-ya n'isi-ya, b͕ue ya n'iru Jehova
ulo-ikwū nzute: umu-ndikom Eron gāwusa kwa ya
ọbara-ya n'elu ebe-ichu-àjà buruburu.
3:14 Ọ gēsi kwa na ya weta nso onyinye-ya iji biaru nso, bú àjà-ọku
nye Jehova; abuba nke nēkpuchi ihe-ime, na abuba nile nke ahu
dị n'ime,
3:15 na akọrọ abua, na abuba nke di n'elu ha, nke di n'akuku
akuku, na mba-imeju nke di n'elu imeju, ya na akọrọ, ka ọ gēwere
pụọ.
3:16 Onye-nchu-àjà gēsure kwa ha ọku ibu ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu ebe-ichu-àjà: ọ bu nri Jehova
àjà-ọku nke ihe ísì utọ: abuba nile bu ihe Jehova nwere.
3:17 Ọ gābu ukpuru ebighi-ebi rue ọb͕ọ-unu nile rue unu nile
ebe-obibi, ka unu we ghara iri abuba ma-ọbu ọbara.