Joshua
ỌPUPU 8:1 Jehova we si Joshua, Atula egwu, atu-kwa-la ujọ: were
ndi nile ndi-agha buworo gi, bilie, rigorue Ai: le, enwerem
nye n'aka-gi eze Ai, na ndi-ya, na obodo-ya, na
ala ya:
8:2 I gēme kwa Ai na eze-ya dika i mere Jeriko na ya
eze: nání ihe-nkwata-ya na anu-ulo-ya ka unu gānara
ihe-nluta-n'agha nye onwe-unu: debe onwe-unu onye nēru nbì nye obodo n'azu ya.
8:3 Joshua we bilie, ya na ndi-agha nile, irigoro Ai: ma
Joshua we rọputa orú nnù ndikom uzọ atọ, bú ndi-dike bu dìnkpà, ziga ha
pụọ n'abalị.
8:4 O we nye ha iwu, si, Le, unu nēche anwu megide Jehova
obodo, ọbuná n'azu obodo: unu esila n'obodo di anya nke-uku, ma unu nile dinu
dị njikere:
8:5 Ma mụ onwe m na ndị niile nke mụ na ha nọ, ga-abịarute obodo a.
ọ gēru kwa, mb͕e ha putara imegide ayi, dika n'ubọchi ndia
mbụ, ka ayi b͕alaga n'iru ha;
8:6 (N'ihi na ha gāputa n'azu ayi) rue mb͕e ayi gādọpu ha n'obodo;
n'ihi na ha gāsi, Ha nāb͕alaga n'iru ayi, dika na mbu: n'ihi nka ayi
n'iru ha gāb͕alaga.
8:7 unu gēsi kwa n'ebe-nbì ahu bilie, were kwa obodo ahu;
Jehova bụ́ Chineke gị ga-enyefe ya n’aka gị.
8:8 O gēru kwa, mb͕e unu wereworo obodo ahu, na unu gēdo obodo ahu
n'ọku: dika okwu-ọnu Jehova si di ka unu gēme. Lee, I
enyewo gi iwu.
ỌPUPU 8:9 Joshua we ziga ha: ha we je iru nēru nbì, na
n'etiti Bet-el na Ai, n'akuku Ọdida-anyanwu Ai: ma Joshua nānọ ọnọdu-abali
n'abali ahu n'etiti ndi Israel.
8:10 Joshua we bilie n'isi-ututu, gukọta ndi Israel, na
ya na ndi-okenye Israel rigoro n'iru ndi Israel rue Ai.
8:11 Ndi-ya nile, bú ndi-agha ndi soro ya, we rigo;
o we biarue nso, bia n'iru obodo ahu, ma ulo-ikwū-ha n'akuku Ugwu
nke Ai: ma ndagwurugwu di n'etiti ha na Ai.
8:12 O we chiri ihe ra ka nnù ndikom uzọ iri-na-abua, do ha ka ha nēru nbì
n'etiti Bet-el na Ai, n'akuku Ọdida-anyanwu obodo.
8:13 Ma mb͕e ha doziri ndi Israel, bú usu-ndi-agha nile nke di n'elu
n'akuku Ugwu obodo, na ndi-ha nēche anwu n'akuku Ọdida-anyanwu obodo;
Joshua we ba n'etiti ndagwurugwu ahu n'abali ahu.
8:14 O rue, mb͕e eze Ai huru ya, na ha mere ngwa ngwa
bilie n'isi-ututu, ndikom obodo ahu we pua imegide Israel
agha, ya na ndị ya nile, n’oge a kara aka, n’iru ala dị larịị;
ma ọ maghi na e nwere ndi nēru nbì megide ya n'azu
obodo.
8:15 Joshua na Israel nile we me ka agāsi na etib͕uru ha n'iru ha;
b͕apu n'uzọ ọzara.
ỌNU-ỌGUGU 8:16 Ewe kpọkọta ndi nile ndi nọ na Ai n'otù ichu ha
ha we chua Joshua n'azu, ewe dọpu ha n'obodo ahu.
8:17 Ma ọ dighi nwoke fọduru na Ai ma-ọbu na Bet-el, nke nāpughi ichu ya
Israel: ha we rapu obodo ahu ghe oghe, chua Israel n'azu.
ỌPUPU 8:18 Jehova we si Joshua, Setipu ube nke di n'aka-gi
n'ebe Ai; n'ihi na n'aka-gi ka M'gēnye ya. Joshua we setipu
ube nke o ji n'aka n'ebe obodo ahu di.
8:19 Ndi nēru nbì we si n'ọnọdu-ha bilie ngwa ngwa, ha we b͕a ọsọ ngwa ngwa
o setiwo aka-Ya: ha we ba n'obodo, were
o we me ngwa sue obodo ahu ọku.
8:20 Ndikom Ai we le anya n'azu ha, hu, ma, le!
Anwuru-ọku obodo ahụ rigoro n’elu-igwe, ma ha enweghị ike ịgbapụ
n'uzọ a ma-ọbu n'uzọ ahu: ndi ahu ndi b͕agara n'ọzara we chigharia
laghachi na ndị na-achụ.
8:21 Joshua na Israel nile we hu na ndi nēru nbì ewerewo obodo ahu.
ma na anwụrụ ọkụ nke obodo ahụ rigoro, ha wee tụgharịa ọzọ, ma
gburu ndikom Ai.
8:22 Ndi ọzọ we si n'obodo ahu pua imegide ha; ya mere ha nọ n'ime
n'etiti Israel, ufọdu n'otù akuku, na ndi ọzọ n'akuku ọzọ: ma ha onwe-ha
tib͕ue ha, ha we ghara ikwe ka otù onye fọduru ma-ọbu ab͕apu n'etiti ha.
23 Ha we were eze Ai na ndu, me ka ọ biakute Joshua.
8:24 O rue, mb͕e Israel kwubìri ntib͕u ndi Israel nile
ndi bi na Ai n'ọhia, n'ọzara ebe ha chuaworo nime ya
ha, na mgbe ha nile dara n'ọnụ mma agha, ruo mgbe ha
ewe gwusia, na umu Israel nile we laghachi na Ai, tib͕ue ya
jiri ọnụ mma agha.
8:25 O rue, na ihe nile nke dara n'ubọchi ahu, ma ndikom ma ndinyom
na nnù iri-na-abua, bú ndikom nile nke Ai.
8:26 N'ihi na Joshua esetighi aka-ya azu, nke o ji setipu ube.
rue mb͕e o wezugasiri ndi nile bi na Ai ka ebibie ya.
8:27 Nání anu-ulo na ihe-nkwata nke obodo ahu ka Israel lutara n'agha
onwe-ha, dika okwu Jehova si di nke O nyere n'iwu
Joshua.
8:28 Joshua we sure Ai ọku, me ya ka ọ buru obo-ihe rue mb͕e ebighi-ebi, bú ebe tọb͕ọrọ n'efu
rue ta.
8:29 Ma eze Ai ka o kwugidere n'elu osisi rue anyasi: ma ngwa ngwa
anyanwụ dara, Jọshụa nyere iwu ka ha buru ozu ya
si n'osisi ahu rida, tuda ya n'ọnu-uzọ-ama obodo;
me kwa ka obo nkume uku tukwasi ya, nke fọduru rue ta.
8:30 Joshua we wuere Jehova, bú Chineke Israel, ebe-ichu-àjà n'ugwu Ibal;
8:31 Dika Moses, bú orù Jehova, nyere umu Israel iwu, dika o si di
edewo ya n'akwukwọ iwu Moses, ebe-ichu-àjà nke nkume nile;
nke ọ dighi onye ọ bula nēbuli ígwè n'elu ya: ha we sure àjà-nsure-ọku n'elu ya
àjà-ofufé ichuru Jehova, na àjà-udo.
8:32 O we de n'elu nkume ahu n'ebe ahu ndeputa iwu Moses, nke o
dere n'iru umu Israel.
NDI-EZE 8:33 Israel nile, na ndi-okenye-ha, na ndi-odozi-okwu, na ndi-ikpe-ha, guzo
n'otù akuku ib͕e ahu na n'akuku nke-ọzọ n'iru ndi-nchu-àjà, bú ndi Livai;
nke nēbu ib͕e ọb͕ub͕a-ndu Jehova, ma ọbìa, dika
onye amuru n'etiti ha; nkera nime ha na ncherita-iru ugwu Geraizim;
na nkera-ha na ncherita-iru ugwu Ibal; dika Moses, bú orù Jehova
Jehova enyewo iwu na mbu, ka ha gọzie umu Israel.
8:34 Ma emesia ọ gụrụ okwu nile nke iwu, ngọzi na
ọb͕ub͕a-iyi, dika ihe nile si di nke edeworo n'akwukwọ iwu.
8:35 Ọ dighi okwu ọ bula n'ihe nile Moses nyere n'iwu, nke Joshua nāgughi
n'iru nkpọkọta nile nke Israel, ha na ndinyom na umu-ntakiri
ndi-ọbìa ndi nākparita uka n'etiti ha.