Jeremaya
45:1 Okwu ahu nke Jeremaia, bú onye-amuma, gwara Beruk nwa Neraia, si,
mb͕e o dere okwu ndia n'akwukwọ n'ọnu Jeremaia, nime
arọ nke-anọ nke Jehoiakim nwa Josaia, bú eze Juda, si,
45:2 Otú a ka Jehova, bú Chineke nke Israel, siri gi, Baruk:
ABÙ ỌMA 45:3 I siri, Ahuhu gādirim ub͕u a! n'ihi na Jehova atukwasiwo ihe-nb͕u n'arum
mwute; M'we dam n'obi n'izem, ma enweghi m izu-ike.
45:4 Otú a ka i gāsi ya, Otú a ka Jehova siri; Lee, nke m
e wuworo ka M'gākwatu, ọ bu kwa ihe M'kuworo ka M'gātupu
elu, ọbụna ala a dum.
45:5 Na ị na-achọ ihe ukwu maka onwe gị? achọla ha: n'ihi na, le, Mu onwem
gēme ka ihe ọjọ biakwasi anu-aru nile, ka Jehova siri: ma ndu-gi ka M'gēnye
nye gi ibu ihe-nluta-n'agha n'ebe nile ebe i nāga.