Jeremaya
32:1 Okwu nke ruru Jeremaia nti n'arọ nke-iri nke Jehova
Zedekaia, bú eze Juda, nke ahu bu arọ nke-iri-na-asatọ nke Nebukadreza.
32:2 N'ihi na mb͕e ahu usu-ndi-agha eze Babilon nānọchigide Jerusalem n'agha: ma Jeremaia, bú Jehova
ewe mechibidoro onye-amuma n'ogige ulo-nkpọrọ, nke di n'iru eze
Ụlọ Juda.
32:3 N'ihi na Zedekaia, bú eze Juda, mechibidoro ya, si, N'ìhi gini ka i nēme
buo amuma, si, Otú a ka Jehova siri, Le, M'gēnye obodo a
n'aka eze Babilon, ọ gēwere kwa ya;
32:4 Ma Zedekaia, bú eze Juda, agaghi-ab͕apu n'ọbu-aka Jehova
ndi Kaldea, ma aghaghi inyefe n'aka eze nke Chineke
Babịlọn, ọ gāgwa kwa ya okwu ọnu na ọnu, anya-ya abua gēkwu kwa
le anya-ya;
32:5 Ọ ga-edukwa Zedekaya na Babịlọn, ọ ga-anọkwa n’ebe ahụ ruo mgbe m
leta ya, ka Jehova siri: ọ buru na unu buso ndi Kaldea agha, unu gēbu
ọgaghị nke ọma.
32:6 Jeremaia we si, Okwu Jehova rurum nti, si,
ỌNU-ỌGUGU 32:7 Le, Hanameel nwa Shalum, bú nwa-nne-gi, gābiakute gi.
si, Zutara onwe-gi ubim nke di n'Anatot: n'aka-nri
nb͕aputa bu gi ka izuru ya.
32:8 Hanameel nwa nwanne nna m wee bịakwute m n'ogige ụlọ mkpọrọ
dika okwu Jehova si di, sim, Zutara ala-ubim, mu onwem
biko, nke di n'Anatot, nke di n'ala Benjamin: n'ihi na
ikike nke ihe-nketa bu nke gi, ma nb͕aputa bu gi; zụta ya
maka onwe gi. M'we mara na nka bu okwu Jehova.
ỌNU-ỌGUGU 32:9 M'we zuta ubi ahu n'aka Hanameel nwa nwa-nnem, nke di n'Anatot.
o we tùa ya ego ahu, bú shekel ọla-ọcha iri na asa.
32:10 M'we debanyere ihe-àmà, na akara ya, na-agba akaebe, na
tùa ya ego n'ihe-ọtùtù.
32:11 N'ihi ya, m were ihe àmà nke ịzụrụ, ma nke ahụ akara
dika iwu na omenala si di, na nke ghere oghe;
32:12 M'we nye Beruk nwa Neraia ihe-àmà nke nzuta ahu.
nwa Maaseia, n'anya Hanameel nwa-nne nnam, na n'anya
ọnụnọ nke ndị akaebe debanyere akwụkwọ nke ịzụrụ,
n'iru ndi-Ju nile ndi nānọdu ala n'ogige ulo-nkpọrọ.
32:13 M'we nye Beruk iwu n'iru ha, si,
32:14 Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke nke Israel, siri; Were ihe akaebe ndị a,
ihe akaebe a nke ịzụrụ, ma nke a na-emechi, na ihe akaebe a
nke ghe oghe; tiye ha n'ite ájá, ka ha we digide
ọtụtụ ụbọchị.
32:15 N'ihi na otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bú Chineke nke Israel, siri; Ụlọ na ubi
agēnweta kwa ubi-vine ọzọ n'ala nka.
32:16 Ma mb͕e m'nyeworo ihe-àmà nke ihe ahu n'aka Beruk
nwa Neraia, m'we kpere Jehova, si,
32:17 Ah, Onye-nwe-ayi Jehova! le, ọ bu Gi ka I meworo elu-igwe na uwa
ike dị ukwuu na ogwe aka gbatịrị agbatị, ọ dịghịkwa ihe siri ike
gi:
ABÙ ỌMA 32:18 I nēgosi nnù ndikom abua na ọgu iri ebere, Ọ nēnyeghachi kwa Jehova
ajọ omume nke ndi bu nna ba n'obi umu-ha ndi gānọchi ha;
Onye uku, Chineke Nke di ike, Jehova nke usu nile nke ndi-agha, bu aha-Ya;
32:19 Na ndum-ọdu di uku, di kwa ike n'ọlu: N'ihi na anya-Gi abua ghere oghe n'aru ihe nile
uzọ nile nke umu madu: inye onye ọ bula dika uzọ-ya nile si di;
na dika nkpuru nke omume-Ya nile si di;
32:20 Nke meworo ihe-iriba-ama na ọlu-ebube n'ala Ijipt, rue nka
ubọchi, na n'Israel, na n'etiti ndikom ọzọ; I mewo kwa gi aha, dika
n'ụbọchị a;
32:21 I were kwa me ka ndi-Gi, bú Israel, si n'ala Ijipt puta
ihe-iriba-ama, na ihe-ebube di iche iche, na n'aka di ike, na n'eseti eseti
ogwe-aka, na n'oké egwu;
32:22 I nye-kwa-ra ha ala nka, nke I ṅuru ndi bu nna-ha iyi
inye ha, ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù nime ya;
32:23 Ha we ba, nweta ya; ma ha egeghi nti n'olu-Gi;
ejeghi kwa ije n'iwu-Gi; ha emeghi ihe ọ bula nime ihe nile nke Gi
ọ bu kwa iwu ka ha me: i we me ka ihe ọjọ a nile bia
n'elu ha:
32:24 Le, ugwu, ha abiaruwo obodo iwere ya; na obodo
enyewo ha n'aka ndi Kaldea, ndi nēbuso ya agha, n'ihi na
nke mma-agha, na nke oké unwu, na nke ajọ ọria nēfe efe: na ihe Gi onwe-gi
ekwuwo okwu emewo; ma, le, i nāhu ya.
32:25 I we sim, Onye-nwe-ayi Jehova, Zutara onwe-gi ubi ahu n'ego;
were kwa ndi-àmà; n'ihi na enyewo obodo ahu n'aka Jehova
Ndị Kaldia.
32:26 Okwu Jehova we rue Jeremaia nti, si,
32:27 Le, Mu onwem bu Jehova, Chineke nke anu-aru nile: ọ̀ di ihe siri ike kari
maka m?
32:28 Ya mere, otú a ka Jehova siri; Le, M'gaje inye obodo a n'ime obodo
aka ndi Kaldea, na n'aka Nebukadreza, bú eze
Babilon, ọ gēwere kwa ya:
32:29 Ma ndị Kaldia, ndị na-ebuso obodo a agha, ga-abịa sunye ọkụ
n'elu obodo a, sure ya ọku, ya na ulo nile nke ha nwere n'elu-ulo-ya
surere Beal ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, wukwasi kwa ndi ọzọ àjà-ihe-ọṅuṅu
chi, ikpasu m iwe.
32:30 N'ihi na umu Israel na umu Juda emewo nání ihe ọjọ
n'irum site na nwata: n'ihi na umu Israel nwere nání ya
were ọlu aka-ha kpasuem iwe, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.
32:31 N'ihi na obodo a aghọwo m dị ka ịkpasu iwe m na nke m
iwe site n'ubọchi ha wuru ya we rue ta; na m kwesịrị
wepụ ya n'ihu m.
32:32 N'ihi ihe ọjọ nile nke umu Israel na nke umu nke i
Juda, nke ha meworo ikpasum iwe, ha onwe-ha na ndi-eze-ha;
ndi-isi-ha, na ndi-nchu-àjà-ha, na ndi-amuma-ha, na ndikom Juda;
na ndi bi na Jerusalem.
32:33 Ma ha chighariworom azu, ọ bughi iru;
ha nēbili n'isi-ututu nēzí ha ihe, ma ha egeghi nti
nata ntụziaka.
32:34 Ma ha debere ihe-árú-ha n'ulo, nke m'kpọworo
aha, imerụ ya.
32:35 Ha we wue ebe nile di elu nke Beal, nke di na ndagwurugwu Jehova
nwa Hinom, ime ka umu-ha ndikom na umu-ha ndinyom gabiga
ọku diri Molek; nke M'nēnyeghi ha n'iwu, ọ bataghi kwa nime ya
obim, na ha gēme ihe-árú a, ime ka Juda mehie.
32:36 Ma ub͕u a, otú a ka Jehova, bú Chineke Israel, siri, bayere
obodo a, nke unu onwe-unu nāsi, Agēnye ya n'aka Jehova
eze Babilon site na mma-agha, na site n'oké unwu, na site n'ajọ ọria nēfe efe;
32:37 Le, M'gaje chikọta ha n'ala nile, ebe M'chusaworo
ha n'iwem, na n'ọnumam, na n'ọnuma di uku; m'gēweta kwa
ha ọzọ rue ebe a, M'gēme kwa ka ha biri na ntukwasi-obi;
32:38 Ha gābu-kwa-ram otù ndi, M'gābu-kwa-ra ha Chineke;
32:39 M ga-enye ha otu obi na otu ụzọ, ka ha wee tụọ m egwu
mb͕e ebighi-ebi, ka ọ diri ha nma, na nke umu-ha ndi gānọchi ha;
32:40 M'gāb͕a-kwa-ra ha ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi, na M'gaghi-echighari
pụọ n’ebe ha nọ, ime ha ihe ọma; ma a ga m etinye egwu m n’ime obi ha;
ka ha we ghara isi n'arum wezuga onwe-ha.
32:41 E, m ga-aṅụrị ọṅụ n'ihi ha ime ha ihe ọma, na m ga-akụ ha n'ime
ala nka n'ezie were obim nile na nkpuru-obim nile.
32:42 N'ihi na otú a ka Jehova siri; Dị ka m wetaworo nnukwu ihe ọjọọ a nile
ndi nka, M'gēme kwa ka ezi ihe nile biakwasi ha nke M'kwuworo
ha.
32:43 Agēzu-kwa-ra ala-ubi n'ala nka, nke unu nāsi, Ọ bu nkpọnkpọ ebe
na-enweghị mmadụ ma ọ bụ anụ ọhịa; enyewo ya n'aka ndi Kaldea.
32:44 Ndị mmadụ ga-azụta ubi n'ego, deba ihe àmà, na akara ha.
chiri kwa ndi-àmà n'ala Benjamin na n'ebe nile di ya gburugburu
Jerusalem, na n'obodo nile nke Juda, na n'obodo nile nke Jehova
ugwu, na n'obodo nile nke ndagwurugwu, na n'obodo nile nke Jehova
Ndida: n'ihi na M'gēme ka ndọta-n'agha-ha laghachi, ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.