Jeremaya
ABÙ ỌMA 12:1 Onye ezi omume ka I bu, Jehova, mb͕e m'nāriọ Gi: ma ka m'gāgwa gi okwu
gi nke ikpé-Gi nile: n'ìhi gini ka uzọ ndi nēmebi iwu nāgara nke-ọma?
n'ìhi gini kwa ka obi nātọ ha utọ, bú ndi nāghọb͕u aghọb͕u nke-uku?
ABÙ ỌMA 12:2 I kākuwo ha, e, ha ab͕aworo nkpọrọgwu: ha nētó, e, ha ab͕awo.
mia nkpuru: I nọ nso n'ọnu-ha, I nọ kwa n'ebe di anya ha
ike.
12:3 Ma Gi onwe-gi, Jehova, maram: I huwom, we nwa obim
n'ebe i nọ: dọputa ha dika aturu anāb͕ub͕u, dozie kwa
ha maka ụbọchị igbu-mmadụ.
12:4 Rùe ole mb͕e ka ala gāru újú, na ihe-ọkukú nke ubi ọ bula gākpọnwu, n'ihi na
ajọ omume nke ndi bi nime ya? anu-ọhia nērichapu, na
nnụnụ; n'ihi na ha siri, Ọ gaghi-ahu ọgwugwu-ayi.
12:5 Ọ bụrụ na i soro ndị ji ụkwụ gbaa ọsọ, ma ha emewo ka ike gwụ gị, olee otú
ọ̀ bu na i nwere ike ibuso inyinya ọgụ? ma ọ buru na ọ bu n'ala udo, nime ya
Gi onwe-gi tukwasiworo obi, ha me-kwa-ra gi ka ike gwu gi;
nke Jọdan?
12:6 N'ihi na ọbuná umu-nne-gi, na ulo nna-gi, ọbuná ha emesowo
na-aghọgbu gị; e, ha akpọwo igwe-mmadụ ka ha soro gi bia;
ekwela ha, ọ bu ezie na ha nāgwa gi okwu di nma.
12:7 Mu onwem arapuwo ulom, arapuwom ihe-nketam; enyewo m ya
ihe m'huru n'anya nke nkpuru-obim n'aka ndi-iro-ya.
12:8 Ihe-nketam di ka ọdum n'oké ọhia; ọ na-eti mkpu megide
mu: n'ihi nka ka m'kpọworo ya asì.
ABÙ ỌMA 12:9 Ihe-nketam dim ka anu-ufe tụrụ agwa;
megide ya; bia, chikọta anu-ọhia nile, bia
eripịa.
12:10 Ọtụtụ ndị ozuzu aturu ebibiwo ubi-vine m, ha zọchawo òkè m
n'okpuru ukwu, ha emewo ka òkèm nke di utọ ka ọ ghọ ọzara tọb͕ọrọ n'efu.
12:11 Ha emewo ya ka ọ tọb͕ọrọ n'efu, ọ bu kwa nkpọnkpọ ebe ọ nēru újúm; nke
Emewo ka ala nile tọb͕ọrọ n'efu, n'ihi na ọ dighi onye ọ bula nētiye ya n'obi.
12:12 Ndi nāpunara madu ihe abiawo n'elu ebe nile di elu n'ọzara: n'ihi na
mma-agha nke Jehova gēripia site n'otù nsọtu ala we rue
nsọtu nke-ọzọ nke ala: ọ dighi madu ọ bula gēnwe udo.
12:13 Ha aghawo ọka wit, ma ogwu ka ha gāghọ: ha etinyewo onwe-ha
ihe-nb͕u, ma ha agaghi-aba urù: ihere ihe-ọlu-unu gēme kwa ha
n'ihi iwe di ọku nke Jehova.
12:14 Otú a ka Jehova siri megide ndi-ab͕ata-obim ọjọ nile, bú ndi nēmetu Jehova
ihe-nketa nke M'meworo ka ndim, bú Israel, keta; Lee, I
gānapu kwa ha n'ala-ha, napu kwa ulo Juda n'ebe ahu
n'etiti ha.
12:15 Ọ gēru kwa, mb͕e m'wepuru ha, M'gā
laghachi, ma nwee ọmịiko n’ebe ha nọ, ma ga-akpọta ha ọzọ, nke ọ bụla
madu rue ihe-nketa-ya, na nwoke ọ bula ala-ya.
12:16 Ọ ga-erukwa, ọ bụrụ na ha ga-amụsi ike ịmụta ụzọ nke m
ndi mmadu, ka ha were aham ṅu iyi, si, Jehova nādi ndu; dika ha kuziri ndim
werenu Beal ṅu iyi; mgbe ahụ ka a ga-ewu ha n’etiti ndị m.
12:17 Ma ọ bụrụ na ha agaghị erube isi, m ga-ekpupụ kpamkpam ma bibie ya
mba, ka Jehova siri.