Ndị ikpe
21:1 Ma ndikom Israel ṅuru iyi na Mizpa, si, Ọ dighi onye ọ bula
ayi we were nwa-ya nwayi nye Benjamin na nwunye.
21:2 Ndi Israel we biarue ulo Chineke, nọdu n'ebe ahu rue anyasi
n'iru Chineke, we welie olu-ha, kwa ákwá nke-uku;
21:3 we si, Jehova, bú Chineke Israel, n'ìhi gini ka nka di n'Israel, na?
ọ̀ gābu na otù ebo fọduru n'Israel ta?
21:4 O rue, n'echi-ya, na ndi Israel biliri n'isi-ututu, wue ulo
ebe-ichu-àjà n'ebe ahu, sure àjà-nsure-ọku na àjà-udo.
21:5 Umu Israel we si, Ònye nọ n'etiti ebo nile nke?
Israel ndi nēsoghi nzukọ ahu rigokute Jehova? Maka ha
ọb͕ub͕a-iyi di uku bayere onye ahu nke nārigokuteghi Jehova
Mizpa, si, Aghaghi ime ka ọ nwua.
21:6 Umu Israel we chegharia bayere Benjamin, bú nwa-nne-ha
si, Ebipuru otù ebo n'Israel ta.
21:7 Olee otú anyị ga-esi na-emere nwunye ndị fọdụrụ, ebe anyị aṅụwo iyi?
Jehova, na ayi agaghi-enye ha ufọdu nime umu-ayi ndinyom na nwunye?
ỌNU-ỌGUGU 21:8 Ha we si, Ònye di n'etiti ebo nile nke Israel nke nābiaghi
rue Mizpa biakutere Jehova? Ma, le, ọ dighi onye si n'ọmuma-ulo-ikwū bia
Jebesh-gilead ga n'ọgbakọ.
21:9 N'ihi na agụwo ndị mmadụ, ma, le, ọ dịghị onye n'ime ndị
ndi bi na Jebesh-gilead n'ebe ahu.
ỌNU-ỌGUGU 21:10 Nzukọ ahu we ziga n'ebe ahu orú nnù ndikom na nnù ise, bú ndi-dike bu dìnkpà.
o we nye ha iwu, si, Jenu, tib͕ue ndi bi na Jebesh-gilead
na ọnu mma-agha, ya na ndinyom na umu-ntakiri.
21:11 Ma nka bu ihe unu gēme, unu gēbibi onye ọ bula ka ebibie ya
nwoke, na nwayi ọ bula nke nēdina site n'aka nwoke.
21:12 Ha we hu n'etiti ndi bi na Jebesh-gilead nnù umu-okorọbia
umu-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke, bú ndi nāmaghi nwoke site n'idinayere nwoke ọ bula: ha we weta
ha biarue ọmuma-ulo-ikwū rue Shailo, nke di n'ala Kenean.
21:13 Nzukọ ahụ dum zipụrụ ụfọdụ ka ha gwa ụmụ nke
Benjamin ndi nọ na nkume di elu nke Rimon, na ikpọku ha n'udo.
21:14 Benjamin we laghachi na mb͕e ahu; ha we nye ha ndinyom nke
ha zọputara ndu n'etiti ndinyom Jebesh-gilead: ma otú a ka ha mere
ezughi ha.
21:15 Ndi Israel we chegharia bayere Benjamin, n'ihi na Jehova nwere
tiwapu n'ebo nile nke Israel.
NDI-EZE 21:16 Ndi-okenye nkpọkọta ahu we si, Òle otú ayi gēmere nwunye?
ndi fọduru, ebe ekpochapuwo ndinyom nime Benjamin?
21:17 Ha we si, Agēnwe ihe-nketa gādiri ndi b͕apuru ab͕apu
Benjamin, ka ewe ghara ibibi otù ebo n'Israel.
21:18 Ma ayi onwe-ayi agaghi-enye ha nwunye sitere na umu-ayi ndinyom: umu-ndikom nke
Israel aṅuwo iyi, si, Onye anābu ọnu ka ọ bu, bú onye nēnye Benjamin nwunye.
ỌNU-ỌGUGU 21:19 Ha we si, Le, ememe Jehova di na Shailo kwa-arọ.
ebe nke di n'akuku Ugwu Bet-el, n'akuku Iru-anyanwu nke Jehova
uzọ atuliri atuli nke nēsi na Bet-el rigoru Shekem, na n'akuku Ndida
Lebona.
21:20 Ha we nye umu Benjamin iwu, si, Jenu, dina nime
chere n'ubi-vine;
21:21 Ma, le, ma, le, ọ buru na umu-ndinyom Shailo aputa ndi-egwú n'ala.
ite-egwú, unu gēsi kwa n'ubi-vine puta, jide unu, nwoke ọ bula nke ya
nwunye nke umu-ndinyom Shailo, je ala Benjamin.
21:22 Ọ gēru kwa, mb͕e nna-ha ma-ọbu umu-nne-ha biakutere ayi
tamu ntamu, na ayi gāsi ha, Mere ha amara n'ihi ayi
n'ihi: n'ihi na ayi edebeghi nwoke ọ bula nwunye-ya n'agha: n'ihi unu
enyeghi ha ub͕u a, ka unu we buru ndi-ikpe.
21:23 Umu Benjamin we me otú a, lutara onwe-ha ndinyom, dika o si di
ọnu-ọgugu-ha, bú ndi nēte egwú, ndi ha chiri: ha we je
lata n'ihe-nketa-ha, wue obodo nile, biri nime
ha.
21:24 Umu Israel we si n'ebe ahu pua na mb͕e ahu, nwoke ọ bula
ebo-ya na ab͕uru-ya, ha we si n'ebe ahu pua, nwoke ọ bula
ihe nketa ya.
21:25 Na mb͕e ahu eze adighi n'Israel: nwoke ọ bula nēme ihe ahu
ziri ezi n'anya nke ya.