Aisaia
45:1 Otú a ka Jehova siri onye-Ya etere manu, bú Sairọs, onye m'nwere aka-nri-Ya
jidesie ike, iweda mba dị iche iche n'ihu ya; M'gātọpu kwa úkwù
ndi-eze, imeghe n'iru ya ọnu-uzọ-ama abua; ọnu-uzọ-ama nile agaghi-adi kwa
kpọchie;
45:2 M'gāga n'iru gi, me ka ebe nile b͕agọrọ ab͕agọ guzozie: M'gā
tipia ọnu-uzọ-ama ọla, b͕utu kwa nkpọrọ ígwè n'okpuru;
45:3 M ga-enye gị akụ nke ọchịchịrị, na ihe zoro ezo akụ nke
ebe nzuzo, ka i we mara na Mu onwem, bú Jehova, nākpọ Gi
n'aha-Gi, bú Chineke Israel.
ABÙ ỌMA 45:4 N'ihi Jekob, bú orùm, na Israel nke M'rọputara, ọbuná m'kpọworo
n'aha-gi ka m'kpọworo gi, ma i maghm.
45:5 Mu onwem bu Jehova, ọ dighi kwa onye ọzọ di, ọ dighi Chineke di ma-ọbughi náním: I
kebe gi n'úkwù, ọ bu ezie na i maghm:
45:6 Ka ha wee mara site n'ọwụwa anyanwụ, na site n'ebe ọdịda anyanwụ, na
ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga m. Mu onwem bu Jehova, ọ dighi kwa onye ọzọ di.
45:7 Mu onwem nākpu ìhè, nēme kwa ọchichiri: Mu onwem nēme udo, nēkè kwa ihe ọjọ: I
Jehova me ihe ndia nile.
45:8 Si n'elu tuda, unu elu-igwe, ma ka elu-igwe wuda
ezi omume: ka uwa saghe, ka ha weputa nzọputa;
ka ezi omume pu kwa n'otù; Mu onwem, bú Jehova, ekeworo ya.
45:9 Ahụhụ ga-adịrị onye na-alụso Onye kere ya ọgụ! Ka ite ite were gbalịsie ike
ite-ọku nke uwa. Urọ gāsi onye nākpu akpu
ya, Gịnị na-eme? ma-ọbu ọlu-gi, O nweghi aka?
45:10 Ahuhu gādiri onye nāsi nna-ya, Gini ka i nāmu? ma ọ bụ na
nwanyi, Gini ka i meworo?
45:11 Otú a ka Jehova, bú Onye Nsọ nke Israel, na Onye meworo ya, siri, Riọm
ihe ndị gaje ịbịa gbasara ụmụ m nwoke, na gbasara ọrụ aka m
nyem iwu.
45:12 Emewom uwa, kee madu n'elu ya: Mu onwem, ọbuná akam abua, emewo
setipu elu-igwe, ọ bu kwa usu-ndi-agha-ha nile ka M'nyeworo iwu.
45:13 Mu onwem emewo ka o bilie n'ezi omume, M'gēme kwa ka uzọ-ya nile guzosie ike.
ọ gēwu kwa obodom, ọ gēzipu kwa ndim emere ka ha je biri n'ala ọzọ, ọ bughi n'ihi ọnu-ahia
ma-ọbu ugwọ-ọlu, ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri.
45:14 Otú a ka Jehova siri: Ndọb͕u Ijipt nādọb͕u onwe-ya n'ọlu, na ibu-ahia nke Etiopia
ndi-Sabia kwa, bú ndi toro ogologo, gābiakute gi, ha onwe-ha
gābu nke gi: ha gāb͕aso gi n'azu; n'agbụ ígwè ka ha ga-abịa
ọzọ, ma ha gādakuru gi, ha gāriọ aririọ-amara
biakute gi, si, N'ezie Chineke nọ nime gi; ọ dighi kwa onye ọzọ, n'ebe ahu
ọ bụghị Chineke.
ABÙ ỌMA 45:15 N'ezie Gi onwe-gi bu Chineke nke nēkpuchi Onwe-gi, Chineke Israel, Onye-nzọputa.
45:16 Ihere gēme ha, ọzọ kwa, ihere gēme ha, ha nile: ha gāla
ka ha we b͕a aghara n'otù ndi nākpu arusi.
45:17 Ma agēji nzọputa ebighi-ebi zọputa Israel nime Jehova: unu
ihere agaghị eme ma ọ bụ nwee ihere n'ụwa ebighị ebi.
45:18 N'ihi na otú a ka Jehova siri, Onye kere elu-igwe; Chineke n'onwe ya
kpụrụ ụwa wee mee ya; O mewo ka o guzosie ike, ọ bughi ya ka Ọ nēke
n'efu ka Ọ kpụrụ ya ka ewe biri: Mu onwem bu Jehova; ọ dighi kwa nke ọ bula
ọzọ.
ABÙ ỌMA 45:19 Ọ bughi na nzuzo ka M'nēkwu, N'ebe di ọchichiri nke uwa: M'gaghi-ekwu
si nkpuru Jekob, Chọnum n'efu: Mu onwem bu Jehova nēkwu okwu
ezi omume, m'nēkwusa ihe ziri ezi.
45:20 Kpọkọtanụ onwe unu bịa; biaruenu nso, unu ndi b͕apuru ab͕apu
mba nile: ọ dighi ihe-ọmuma ndi nētiye osisi nke ha apiworo
oyiyi, kpere kwa chi nke nāpughi izọputa.
45:21 Gwa unu, weta ha nso; e, ka ha b͕a ìzù n'otù: ònye
ọ̀ bu nka ka ekwuputaworo site na mb͕e ochie? ònye gosiworo ya site na mb͕e ahu?
ọ̀ bughi Mu onwem bu Jehova? ọ dighi kwa Chineke ọzọ di ma-ọbughi náním; Chineke ezi omume na
Onye-nzọputa; ọ dịghị onye ọzọ ma e wezụga m.
45:22 Lenum anya, ewe zọputa unu, unu nsọtu nile nke uwa: n'ihi na Mu onwem bu Chineke;
ọ dighi kwa onye ọzọ.
45:23 Ejiwom Onwem ṅu iyi, Okwu esiwo n'ọnum puta
ezi omume, ma ọ gaghi-alaghachi, Ka ikperè nile ọ bula gēb͕uru nyem;
ire ọ bula gāṅu iyi.
45:24 N'ezie, otu onye ga-asị, na Jehova ka m nwere ezi omume na ume.
ọbuná Ya ka ndikom gābiakute; ma ndị nile na-ewe iwe megide ya ga-ewe iwe
mee ihere.
45:25 Na Jehova ka a ga-agụ mkpụrụ niile nke Izrel n'onye ezi omume, ha ga-anya isi.