Aisaia 36:1 Ma o rue, n'arọ nke-iri-na-anọ nke eze, bú Hezekaia, na Senakerib, bú eze Asiria, rigoro imegide obodo nile ewusiri ike Juda, were ha. 36:2 Eze Asiria we si na Lekish ziga Rabshake rue Jerusalem eze, bú Hezekaia, ya na oké usu-ndi-agha. O we guzo n'akuku uzọ-miri nke Jehova ọdọ mmiri dị n'elu n'okporo ụzọ nke ubi onye na-akwa akwa. ỌNU-ỌGUGU 36:3 Elaiakim, bú nwa Hilkaia, nke bu onye-isi ulo-ikwū, we pukuru ya ulo, na Shebna, bú ode-akwukwọ, na Joa, nwa Esaf, bú onye-ncheta. ỌNU-ỌGUGU 36:4 Rabshake we si ha, Biko, si Hezekaia, Otú a ka Jehova siri. Eze uku, bú eze Asiria, gini bu ntukwasi-obi a nke gi onwe-gi bu ntụkwasị obi? 36:5 M na-ekwu, sị, (ma ha bụ naanị okwu efu) M nwere ndụmọdụ na ike ibu agha: ub͕u a ònye ka i tukwasiworo obi, na i nānupu isi megide m? 36:6 Le, i tukwasiworo obi na nkpa-n'aka nke amì a tijiri etiji, n'aru Ijipt; ebe ọ bụrụ nwoke nādabere, ọ gābà n'aka-ya, mapue ya: otú a ka Fero, bú eze nke Ijipt diri ndi nile nātukwasi ya obi. 36:7 Ma ọ buru na i sim, Jehova, bú Chineke-ayi, ka ayi tukwasiri obi: ọ bughi Onye ahu ebe di elu na ebe-ichu-àjà-ya Hezekaia wezugaraworo, si Juda ọ si kwa Jerusalem, Unu gākpọ isi ala nye n'iru ebe-ichu-àjà nka? 36:8 Ma ub͕u a, biko, were ihe-ibe nye onye-nwem, bú eze Asiria, m'gēnye kwa gi nnù inyinya ise, ọ buru na i puru inyinya òkè-gi i do ndi-ọb͕ub͕a-ndu n'elu ha. 36:9 Olee otú ị ga-esi chigharịa iru nke otu onye-isi nke ndị kasị nta nke m ndi-orù onye-nwe-ayi, tukwasi-kwa-nu obi-gi n'aru Ijipt inwe ub͕ọ-ala na ibu ndị na-agba ịnyịnya? 36:10 Ma ub͕u a ọ̀ bu nání Jehova ka m'rigoro imegide ala nka ibibi ya? Jehova we sim, Rigo imegide ala nka, me ka ọ la n'iyì. ỌNU-ỌGUGU 36:11 Elaiakim na Shebna na Joa we si Rabshake, Biko, kwue. gi, biakute ndi-orù-gi n'asusu Siria; n'ihi na anyị ghọtara ya: agwa-kwa-la ayi okwu n'asusu ndi-Ju, na nti ndi-Ju nke dị na mgbidi. ỌPUPU 36:12 Ma Rabshake siri, Ọ̀ bukuru onye-nwe-gi na ijekuru gi onye-nwem ezitewom na-ekwu okwu ndị a? ọ̀ bughi ndikom ahu ndi nānọdu ala n'elu Jehova ka Ọ nēzigam mb͕idi, ka ha we rie ǹsí-ha, were kwa anu-ha ṅua ị? 36:13 Rabshake we guzo, were oké olu tie n'asusu ndi-Ju, si, ọ si, Nurunu okwu nile nke eze uku, bú eze Asiria. 36:14 Otú a ka eze siri, Ka Hezekaia ghara iduhie unu: n'ihi na ọ gaghi-adi nwere ike ịnapụta gị. 36:15 Ka Hezekaia ghara kwa ime ka unu tukwasi Jehova obi, si, Jehova gēme naputa ayi n'ezie: agaghi-enye obodo a n'aka Jehova eze Asiria. ỌNU-ỌGUGU 36:16 Unu egela Hezekaia nti: n'ihi na otú a ka eze Asiria siri, Menu okwu-ugha; ka unu were ihe-onyinye di n'ọb͕ub͕a-ndu, puakurum: rie-unu, onye ọ bula nke osisi vine-ya, na onye ọ bula sitere n'osisi fig-ya, ṅu-kwa-nu, onye ọ bula mmiri nke olùlù nke ya; 36:17 Ruo mgbe m ga-akpọrọ gị gaa n'ala dị ka ala gị, a ala nke ọka na manya-vine, ala achicha na ubi-vine. ABÙ ỌMA 36:18 Lezienu anya ka Hezekaia we ghara ime ka i rafue, si, Jehova gānaputa ayi. Chi nile nke mba nile ọ̀ gānaputa ala-ya n'aka; nke eze Asiria? 36:19 Òle ebe chi nile nke Hemat na Apad nọ? ebee ka chi nke Sepharvaim? ha anaputawo kwa Sameria n'akam? 36:20 Òle ndi bu ha n'etiti chi nile nke ala ndia, bú ndi naputaworo ala-ha n'akam, ka Jehova we naputa Jerusalem n'akam aka m? 36:21 Ma ha gbachiri nkịtị, ma ha azaghị ya otu okwu: n'ihi na eze Iwu ahu bu, si, Azala ya. 36:22 Elaiakim nwa Hilkaia, bú onye-isi ulo, we bia Shebna, bú ode-akwukwọ, na Joa, nwa Esaf, bú onye-ncheta, nyere Hezekaia ha na uwe-ha dọwara adọwa, gosi ya okwu nile nke Rabshake.