Aisaia
23:1 Ibu nke Taya. Kwasienu ákwá ike, unu ub͕ọ nke Tashish; n'ihi na emewo ya ka ọ la n'iyì, ya mere
na ọ dighi ulo, ọ dighi kwa nbata: ọ bu n'ala Kitim ka ọ bu
kpugheere ha.
23:2 Duanu du, unu ndi bi n'agwe-etiti; gi ndi-ahia Zaidon,
ndi nāgabiga n'ofè oké osimiri juputara.
23:3 Ma n'akuku oké miri ka nkpuru Sihor, owuwe ihe ubi nke osimiri, bụ ya
ego ha nwetara; ọ bu kwa ahia mba nile.
23:4 Ka ihere me gi, Zaidon: n'ihi na oké osimiri ekwuwo okwu, bú idi-ike nke
oké osimiri, nāsi, ime adighim ime, amughikwam umu-ndikom, ọ bughi kwa mu onwem emeghi
Zụlite ụmụ okorobịa, zụọkwa ụmụ agbọghọ na-amaghị nwoke.
ỌNU-ỌGUGU 23:5 Dika akukọ bayere Ijipt si di, otú a ka agēme ha nke-uku n'ihi Jehova
akụkọ Taya.
23:6 Gabiganu na Tashish; kwasienu ákwá ike, unu ndi bi n'agwe-etiti ahu.
23:7 Ọ̀ bu nka bu obodo-unu nke nāṅuri ọṅu, nke mb͕e ochie-ya di site na mb͕e ochie? nke ya
ukwu-ukwu gēbupu ya n'ebe di anya inọ dika ọbìa.
23:8 Onye duworo ndum-ọdu a megide Taia, bú obodo nke nēkpube okpu-eze, onye
ndi-ahia bu ndi-isi;
ụwa?
ABÙ ỌMA 23:9 Jehova nke usu nile nke ndi-agha ezubewo ya, ime ka npako nke ebube nile mebie, na
ime ka ihe-nlelì nile di nsọ nke uwa.
23:10 Gabiga n'ala-gi dika osimiri, gi ada Tashish: ọ dighi
ike ọzọ.
23:11 O setipu aka-Ya n'elu oké osimiri, Ọ ma jijiji ala-eze nile: Jehova
enyewo iwu megide obodo ndi-ahia, ibibi Jehova
ebe siri ike ya.
ỌPUPU 23:12 Ọ si, I gaghi-aṅuri kwa ọṅu ọzọ, gi nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke nke anēmeb͕u;
ada Zaidon: bilie, gabiga rue Kitim; n'ebe ahu ka i gādi kwa
enwela izu ike.
23:13 Le, ala ndi Kaldea; ndi nka anọghị, rue mb͕e Asiria
tọrọ ntọala ya nye ndi bi n'ọzara: Ha guzoro ulo-elu
nime ya ka ha wulitere ulo-elu-ya nile; o we me ka ọ la n'iyì.
23:14 Kwasie ákwá ike, unu ub͕ọ nke Tashish: n'ihi na emewo ka ike-unu tọb͕ọrọ n'efu.
23:15 Ọ gēru kwa, n'ubọchi ahu, na agēchezọ Taia
ọgu arọ atọ na iri, dika ubọchi nile nke otù eze si di: mb͕e gwusiri
ọgu arọ atọ na iri Taia gābù abù dika nwanyi nākwa iko.
23:16 Were ubọ-akwara, jegharia n'obodo, gi nwanyi nākwa iko nke echefuworo;
tie abù utọ, tie ọtutu abù, ka ewe cheta gi.
23:17 Ọ gēru kwa, mb͕e ọgu arọ atọ na iri gwusiri, na Jehova
ọ gēleta Taia, ọ gāchighari kwa n'ego-ọlu-ya, me
ikwa-iko ya na ala-eze nile nke uwa n'elu iru nke Jehova
ụwa.
ỌNU-ỌGUGU 23:18 Izu-ahia-ya na ugwo-ọlu-ya gābu kwa ihe nsọ diri Jehova: ọ gābu
a gaghị echekwa ya ma ọ bụ dọba ya; n'ihi na ihe-izu-ahia-ya gādiri ndi ahu
biri n'iru Jehova, iri nri nke-uku, na iburu uwe nādigide.