Hosia
5:1 Nurunu nka, unu ndi-nchu-àjà; Ṅa kwa nti, unu ulo Israel; nye kwa unu
nti, unu ulo eze; n'ihi na ikpé diri unu, n'ihi na unu nwere
Ọnyà di na Mizpa, na ub͕u ab͕asaworo n'elu Teboa.
5:2 Ndị na-enupụ isi dịkwa omimi igbu mmadụ, ọ bụ ezie na m bụ a
onye nāba ha nile mba.
ABÙ ỌMA 5:3 M'mara Efraim, ma Israel ezonarighm n'irum: n'ihi na ub͕u a, Efraim, gi onwe-gi.
kwaa iko, ewe merua Israel.
5:4 Ha agaghi-eme ka omume-ha chigharikute Chineke-ha: n'ihi na mọ
ikwa-iko di n'etiti ha, ma ha amaghi Jehova.
5:5 Ma npako nke Israel nāb͕a àmà n'iru ya: n'ihi nka ka Israel gāhu
Efraim we da n'ajọ omume-ha; Juda gēso kwa ha da;
5:6 Ha gāchiri ìgwè ewu na aturu-ha na ìgwè ehi-ha je ichọ Jehova;
ma ha agaghị achọta ya; Ọ wezugawo onwe-ya n'aru ha.
5:7 Ha aghọb͕uwo megide Jehova: n'ihi na ha amuwo
umu-ndikom ala ọzọ: ub͕u a otù ọnwa gēripia ha na òkè-ha.
ỌNU-ỌGUGU 5:8 Fùanu opì-ike nime Gibea, fe-kwa-nu opì-ike nime Rema: tisienu nkpu ike.
Bethaven, n'azu gi, Benjamin.
5:9 Efraim gāghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu n'ubọchi iba-nba: n'etiti ebo nile nke
Emewom ka Israel mara ihe gādi aghaghi ime.
5:10 Ndi-isi Juda di ka ndi nēwezuga ókè-ala: ya mere M
M'gāwukwasi ha ọnumam dika miri.
5:11 Efraim na-emegbu na-etipịakwa n'ikpe, n'ihi na ọ na-afọ ofufo na-eje ije
mgbe iwu.
5:12 N'ihi nka ka M'gādi-kwa-ra Efraim ka nla, di-kwa-ra ulo Juda dika
ire ere.
5:13 Efraim we hu ọria-ya, Juda huru ọria-ya, we je
Efraim jekuru Asiria, zigara eze Jereb ozi: ma ọ pughi ime ka ọ di ike
gi, eme-kwa-la ka i gwọ ọria-gi.
5:14 N'ihi na m'gādiri Efraim ka ọdum, na dika nwa-ọdum ka m'gādiri ulo.
nke Juda: Mu onwem, ọbuná Mu onwem, gādọka, la; M ga-ewepụ, ma ọ dịghị
gānaputa ya.
5:15 M'gāla, laghachi n'ọnọdum, rue mb͕e ha mara nmehie-ha.
chọ-kwa-nu irum: na nkpab͕u-ha ka ha gāchọm n'isi-ututu.