Nkọwa nke Hagaị

I. Ozi mbụ: Ozi nke
mkpali 1:1-15
A. Ọnọdụ nke ozi 1:1
B. Ihe dị n’ime ozi 1:2-15
1. Mkpa iwughachi ụlọ nke
Onyenweanyị 1:2-6
2. Ọrụ e nyere ka e wughachi 1:7-11
3. Nrube isi maka iwughachi 1: 12-15

II. Ozi nke abụọ: Ozi nke
nkasi obi 2:1-9
A. Ọnọdụ nke ozi 2:1-2
B. Ihe dị n’ime ozi 2:3-9
1. Ajụjụ 2:3
2. Agbamume 2:4-9

III. Ozi nke atọ: Ozi nke
2:10-19
A. Ọnọdụ nke ozi 2:10-11
B. Ihe dị n’ime ozi 2:12-19
1. Ihe atụ nke mmetọ 2:12-13
2. Ihe e kwuru na Israel 2:14-17
3. Nkwuwapụta nke ngọzi 2:18-19

IV. Ozi nke anọ: Ozi nke
atụmanya 2:20-23
A. Ọnọdụ nke ozi 2:20-21a
B. Ihe dị n’ime ozi 2:21b-23
1. Elu-igwe na ụwa 2:21b
2. Mba nile nke ụwa 2:22
3. Zerubabel 2:23