Ihe ndekọ nke Habakọk

I. Mkparịta ụka nke onye amụma na Onye-nwe 1:1–2:20
A. okirikiri nke mbụ 1:1-11
1. Ajụjụ onye amụma 1:1-4
2. Nzaghachi nke Onye-nwe 1:5-11
B. okirikiri nke abụọ 1:12-2:20
1. Ajụjụ onye amụma 1:12-17
2. Nzaghachi nke Onye-nwe 2:1-20

II. Ịsọpụrụ onye amụma ahụ n’ebe Jehova nọ 3:1-19
A. Ekpere ya nye Chineke 3:1-2
B. Otuto Chineke 3:3-15
C. ntụkwasị obi ya na Chineke 3:16-19