Jenesis
48:1 O rue, mb͕e ihe ndia gasiri, na otù onye gosiputara Josef, si, Le;
nna-gi nāria ọria: o we chiri umu-ya ndikom abua, bú Manase na
Ifrem.
48:2 Otù onye we gosi Jekob, si, Le, nwa-gi Josef nābiakute gi.
Israel we me onwe-ya ka ọ di ike, nọdu n'elu ihe-ndina.
ỌNU-ỌGUGU 48:3 Jekob we si Josef, Chineke Nke puru ime ihe nile mere ka m'hu Ya anya na Luz n'etiti Jehova
ala Kenan, gọziem;
48:4 O we sim, Le, M'gēme ka i mua ọmùmù, me ka i ba uba;
M'gēme kwa ka i ghọ ọtutu ndi di iche iche; ọ gēnye kwa ala nka
Nye nkpuru-gi gānọchi gi ka ọ buru ihe-onwunwe ebighi-ebi.
48:5 Ma ub͕u a umu-gi ndikom abua, bú Efraim na Manase, ndi amuru nye gi n'ubọchi ahu.
ala Ijipt tutu mu abiakute gi ba n'Ijipt, ọ bu nkem; dị ka
Reuben na Simiọn, ha gābu nkem.
48:6 Ma ụmụ gị, nke ị ga-amụ mgbe ha, ga-abụ nke gị, na
ka agēji kpọ aha umu-nne-ha n'ihe-nketa-ha.
48:7 Ma mu onwem, mb͕e m'siri na Padan bia, Rechel nwuru n'akukum n'ala ahu
Kenean n'uzọ, mb͕e ọ fọduru nání uzọ ibia
Efrat: m'we lìe ya n'ebe ahu n'uzọ Efrat; Otú ahụ ka ọ dịkwa
Betlehem.
48:8 Israel we hu umu-ndikom Josef, si, Ònye bu ndia?
48:9 Josef we si nna-ya, Ha bu umum ndikom, ndi Chineke nyeworo
m n'ebe a. Ọ si, Biko, wetaram ha, mu onwem
ga-agọzi ha.
48:10 Ma anya Israel di arọ́ n'ihi agadi, o we ghara ihu uzọ. Na
O we me ka ha biakute ya nso; o we sutu ha ọnu, makụọ ha.
48:11 Israel we si Josef, Achọghm ihu iru-gi: ma, le;
Chineke egosiwokwam nkpuru-gi.
48:12 Josef we me ka ha si n'etiti ikperè-ya abua puta, o we kpọ isi ala
n'iru-Ya n'ala.
48:13 Josef we were ha abua, Efraim n'aka-nri-ya n'ebe Israel di
n'aka-ekpe, na Manase n'aka-ekpe-ya n'ebe aka-nri Israel, na
wetara ha nso ya.
48:14 Israel we setipu aka-nri-ya, tukwasi ya n'aka Efraim
isi, bú nke-ntà, na aka-ekpe-ya n'isi Manase;
na-eduzi aka ya n'amaghị ama; n'ihi na Manase bu ọkpara.
48:15 O we gọzie Josef, si, Chineke, Onye n'iru nnam Abraham na
Aisak jere ije, bú Chineke Nke nāzùm ogologo ndum nile rue ta;
48:16 Mmụọ ozi nke gbapụtara m n'aka ihe ọjọọ niile, gọzie ụmụntakịrị; ma hapụ m
ka kpọ aha ha, na aha nnam-hà Abraham na Aisak; na
ka ha tolite baa n’ìgwè n’etiti ụwa.
48:17 Ma mb͕e Josef huru na nna-ya tukwasiri aka-nri-ya n'isi
Efraim, ọ jọrọ njọ n'anya-ya: O we welie aka nna-ya, iwepu ya
site n'isi Efraim rue isi Manase.
48:18 Josef we si nna-ya, Ọ bughi otú a, nnam: n'ihi na nka bu Jehova
ọkpara; tukwasi aka-nri-gi n'isi-ya.
48:19 Nna-ya we ju, si, Amawom ya, nwam, amawom ya: ya onwe-ya kwa
otù ndi gābu, ọzọ kwa, ya onwe-ya gādi uku: ma n'ezie ọ tọrọ ya
nwanne ga-aka ya ukwuu, ma mkpụrụ ya ga-aghọ igwe mmadụ
nke mba.
48:20 O we gọzie ha n'ubọchi ahu, si, Nime gi ka Israel gāgọzi;
si, Chineke me gi ka i di ka Efraim, me kwa gi ka i di ka Manase: O we do Efraim
n'iru Manase.
48:21 Israel we si Josef, Le, Mu onwem gaje inwu: ma Chineke gānọyere gi.
M'we me ka unu laghachi n'ala nna-unu-hà.
48:22 Ọzọ kwa, enyewom gi otù òkè kari umu-nne-gi, nke Mu onwem
were mma-agham na utam naputa n'aka ndi-Amorait.