Jenesis 38:1 O rue, n'oge ahu, na Juda siri n'aka-ya rida umu-nna-ayi, we chighariakuru otù onye Adulam, aha-ya bu Haira. 38:2 Juda we hu n'ebe ahu ada nke otù onye Kenean, onye aha-ya Shua; o we kuru ya, bakuru ya. 38:3 O we turu ime, mua nwa-nwoke; ọ we kpọ aha-ya Ea. 38:4 O we turu ime ọzọ, mua nwa-nwoke; ọ we kpọ aha-ya Onan. 38:5 O we turu ime ọzọ, mua nwa-nwoke; ọ kpọ aha-ya Shila: ọ we nọ na Kezib, mb͕e ọ muru ya. 38:6 Juda we lutara Ea ọkpara-ya nwunye, aha-ya bu Tema. 38:7 Ma Ia, bú ọkpara Juda, jọrọ njọ n'anya Jehova; na nke Jehova gburu ya. 38:8 Juda we si Onan, Bakuru nwunye nwa-nne-gi, lutara ya. mekwa ka nwa-nne-gi nkpuru. 38:9 Onan we mara na nkpuru ahu agaghi-abu nke ya; o wee ruo mgbe ọ bakuru nwunye nwa-nne-ya, wusi ya n'ala; ka o we ghara inye nwa-nne-ya nkpuru. 38:10 Ma ihe o mere jọrọ njọ n'anya Jehova: o we tib͕ue ya. nakwa. ỌNU-ỌGUGU 38:11 Juda we si Tema, bú nwunye nwa-ya, Nọyere nwayi di-ya nwuru n'ebe i nọ ulo nna, rue mb͕e Shela, bú nwam, tolitere: n'ihi na ọ siri, Ka ewe ghara idi eleghi anya ọ gānwu kwa, dika umu-nne-ya mere. Tema we je biri n'ulo nna-ya. 38:12 Ma n'ikpeazụ, ada Shua nwunye Juda nwụrụ; na Ewe kasie Juda obi, rigokuru ndi nākpacha aji aturu-ya rue Timna, ya onwe-ya na enyi-ya Haira, bú onye Adulam. 38:13 Ewe gosi Tema, si, Le, nna nwunye-gi nārigoro Timnat ka ọ gākpacha aji ìgwè ewu na aturu-ya. 38:14 O we yipu uwe-nwuda-ya nke di-ya nwuru n'aru ya, were a ákwà mgbochi, kechie onwe-ya, nọdu n'ebe sara mbara, nke di n'akuku uzọ rue Timna; n'ihi na ọ huru na Shela etowo, ma enyeghi ya nye ya nwunye. 38:15 Juda we hu ya, o we che ya na ọ bu nwanyi nākwa iko; n'ihi na o nwere kpuchie ihu ya. ỌNU-ỌGUGU 38:16 O we chighariakuru ya n'uzọ, si, Biko, je, kwe kam'm. biakute gi; (n'ihi na ọ maghi na nwunye nwa-ya ka ọ bu.) Ọ si, Gini ka i gēnyem, ka i we bakurum? ỌPUPU 38:17 Ọ si, M'gēzite gi nwa-ewu n'ìgwè ewu na aturu. Ọ si, Achọputa Gi onwe-gi nēnyem ihe-ibe, rue mb͕e i gēziga ya? ỌPUPU 38:18 Ọ si, Gini bu ihe-ibe ka m'gēnye gi? Ọ si, Ihe-ndebe-gi; na ọla-aka-gi, na nkpa-n'aka-gi nke di n'aka-gi. O we nye ya ya, bakuru ya, o we turu ime site na ya. ỌNU-ỌGUGU 38:19 O we bilie, pua, kpuchie ákwà-nkpudo-ya n'aru ya, yikwasi ya. Uwe nke ọnwu di-ya nwuru. 38:20 Juda we ziga nwa-ewu ahu site n'aka eyì-ya, bú onye Adulam, ka ọ bia nara ihe-ibe-ya n'aka nwayi ahu: ma ọ chọtaghi ya. 38:21 O we jua ndikom ebe ahu, si, Òle ebe nwanyi ahu nākwa iko nọ? bụ n'ihu ọha n'akụkụ ụzọ? Ha we si, Ọ dighi nwanyi nākwa iko di nime nka ebe. 38:22 O we laghachi na Juda, si, Achọtaghm ya; na kwa ndikom nke ebe ahu siri, na ọ dighi nwanyi nākwa iko di n'ebe a. 38:23 Juda we si, Ka o were ya nye ya, ka ihere we ghara ime ayi: le, mu onwem. zitere nwa ewu a, ma i chọtaghi ya. 38:24 O rue, mb͕e ihe ra ka ọnwa atọ gasiri, na ewe gosi Juda, si, si, Tema, bú nwunye nwa-gi, akwawo iko; na kwa, le, ọ di ime site n'ikwa-iko. Juda we si, Menu ka ọ puta; ka ewe sure ya ọku. 38:25 Ma mb͕e amuputara ya, o zigara nna di-ya, si, Site n'aka-ya nwoke ahu, nke ndia nwere, mu onwem di ime: ọ si, Biko, ghọtanu gi onye nwe ihe ndia, ihe nb͕a-aka-akàrà, na ọla-aka, na nkpa-n'aka. 38:26 Juda we mata ha, si, Ọ bu onye ezi omume kari I; n'ihi na enyeghm ya Shela nwam. Ọ makwara ya ọzọ achọghị ọzọ. 38:27 O rue, n'oge ime ya, na, le, umu ejima nwere umu ejima. n'afọ ya. 38:28 O rue, mb͕e ime ime, na otù onye setiri aka-ya; na nwayi nēle ime were were eriri uhie ke ya n'aka, si; Nke a pụtara na mbụ. 38:29 O rue, mb͕e ọ nēseghachi aka-ya, na, le, nwa-nne-ya nwoke. puta: ọ we si, Ì si aṅa pua? nbibi a diri gi: n'ihi nka akpọrọ aha-ya Feres. 38:30 E mesịa, nwanne ya nwoke, nke nwere eri na-acha uhie uhie pụtara aka: ewe kpọ aha-ya Zara.