Jenesis
29:1 Jekob we je ije-ya, ba n'ala ndi-nwe-ya
ọwụwa anyanwụ.
29:2 O we hu, ma, le, olùlù-miri n'ọhia, ma, le, atọ
ìgwè ewu na aturu nāmakpu n'akuku ya; n'ihi na ha si n'olùlù-miri ahu ṅua miri
ìgwè ewu na aturu: nkume uku di kwa n'ọnu olùlù-miri ahu.
29:3 Ewe chikọta ìgwè aturu nile n'ebe ahu: ha we bupu nkume ahu
ọnu olùlù-miri ahu, me ka ìgwè ewu na aturu ṅua, tukwasi nkume ahu ọzọ
ọnụ olulu mmiri n'ebe ọ nọ.
29:4 Jekob we si ha, Umu-nnem, òle ebe unu si bia? Ha we si, Nke
Haran bu anyi.
ỌPUPU 29:5 Ọ si ha, Ùnu mara Leban nwa Nehoa? Ha we si, Ayi
mara ya.
29:6 Ọ si ha, Ọ nọ n'udo? Ha we si, Ọ nọ n'udo: ma,
le, Rechel nwa-ya nwayi nēso ìgwè ewu na aturu bia.
ỌNU-ỌGUGU 29:7 Ọ si, Le, ọ bu ubọchi di elu, ọ bughi kwa mb͕e anu-ulo
agēme ka achikọta: unu miri ìgwè ewu na aturu, je kwa zùa ha.
29:8 Ha we si, Ayi apughi, rue mb͕e agāchikọta ìgwè aturu nile, we
rue mb͕e ha nākpọre nkume ahu n'ọnu olùlù-miri; ayi we ṅua aturu miri.
29:9 Ma mb͕e ọ nọ nākpayere ha uka, Rechel we bia, ya na ìgwè ewu na aturu nna-ya.
n'ihi na o debere ha.
29:10 O rue, mb͕e Jekob huru Rechel nwa-nwayi Leban-ya
nwanne nne, na atụrụ Leban nwanne nne ya, nke ahụ
Jekob we bia nso, kpọrepu nkume ahu n'ọnu olùlù-miri ahu, ṅua;
ìgwè ewu na aturu Leban, bú nwa-nne nne-ya.
29:11 Jekob we sutu Rechel ọnu, welie olu-ya, kwa ákwá.
29:12 Jekob we gosi Rechel na ọ bu nwa-nne nna-ya, na ọ di kwa
Nwa-nwoke Rebeka: ọ we b͕a ọsọ gosi nna-ya.
29:13 O rue, mb͕e Leban nuru akukọ Jekob, bú nwa-nne-ya
o we b͕a ọsọ izute ya, b͕akua ya, sutu ya ọnu, na
kpọta ya n’ụlọ ya. Ọ we gosi Leban ihe ndia nile.
29:14 Leban we si ya, N'ezie gi onwe-gi bu ọkpukpum na anu-arum. Ya onwe ya
nọnyere ya ohere nke otu ọnwa.
29:15 Leban we si Jekob, N'ihi na gi onwe-gi bu nwa-nnem
ya mere ejerem ozi n'efu? gwam, gini gābu ugwọ-ọlu-gi?
29:16 Leban we nwe umu-ndinyom abua: aha nke-okenye bu Lia, na nwayi
aha nke-ntà bu Rechel.
29:17 Lia nwere anya nro; ma Rechel mara nma n'anya nke-uku.
29:18 Jekob we hu Rechel n'anya; ọ si, M'gēfè gi arọ asa n'ihi ya
Rechel nwa-gi nwayi nke-ntà.
29:19 Leban we si, Ọ di nma ka m'nye gi ya kari ka m'nēnye
nye ya nwoke ọzọ: nọyerem.
29:20 Jekob we fè Rechel arọ asa; ma ha dị ya ka ọ bụ naanị a
ụbọchị ole na ole, n'ihi ịhụnanya o nwere n'ebe ọ nọ.
ỌPUPU 29:21 Jekob we si Leban, Nyem nwunyem, n'ihi na ubọchim nile ezuworo.
ka m'we bakuru ya.
29:22 Leban we chikọta ndikom nile nke ebe ahu, me oriri.
29:23 O rue, n'anyasi, na ọ kuru Lia, bú nwa-ya nwayi, na
kpọtara ya; o we bakuru ya.
29:24 Leban we nye Lia nwa-ya nwayi Zilpa, bú nwayi nējere ya ozi ka ọ buru orù-nwanyi.
29:25 O rue, n'ututu, le, ọ bu Lia;
we si Leban, Gini bu nka i meworom? ọ̀ bughi mu onwem nēje ozi
maka Rechel? n'ìhi gini kwa ka i ghọb͕urum?
29:26 Leban we si, Agaghi-eme otú a n'ala-ayi, inye Jehova
tọrọ tupu ọkpara.
29:27 Mezue ya izu, na anyị ga-enye gị nke a kwa maka ozi nke
ọzọ kwa, arọ asa ka i gēfè òfùfè n'akam.
29:28 Jekob we me otú a, mezue ubọchi-ya nile: o we nye ya Rechel nke-ya
ada na nwunye.
29:29 Leban we were Rechel nwa-ya nwayi Bilha, bú orù-ya nwayi, ka ọ buru ya
odibo.
ỌNU-ỌGUGU 29:30 O we bakuru Rechel kwa, ọ hu-kwa-ra Rechel n'anya kari
Lia we nēfè òfùfè n'aka-ya arọ asa ọzọ ọzọ.
29:31 Ma mb͕e Jehova huru na anākpọ Lia asì, O we saghe àkpà-nwa-ya: ma
Rachel bụ nwaanyị aga.
29:32 Lia we turu ime, mua nwa-nwoke, o we kpọ aha-ya Reuben;
ọ si, N'ezie Jehova elekwasiwo nweda-n'alam anya; ya mere ugbu a
di m ga-ahu m n'anya.
29:33 O we turu ime ọzọ, mua nwa-nwoke; ọ si, N'ihi na Jehova emewo
nuru na anākpọm asì, o nye-kwa-ram nwa-nwoke a: ma
ọ we kpọ aha-ya Simeon.
29:34 O we turu ime ọzọ, mua nwa-nwoke; ọ si, Ub͕u a oge a ka m'gāchọ
di rapara n'arum, n'ihi na amuwom ya umu-ndikom atọ: ya mere
ewe kpọ aha-ya Livai.
29:35 O we turu ime ọzọ, mua nwa-nwoke: ọ si, Ub͕u a ka m'gēkele ekele.
Jehova: ọ we kpọ aha-ya Juda; na ibu aka ekpe.