Jenesis
17:1 Ma mb͕e Abram b͕ara ọgu arọ anọ na iri na iteghete, Jehova mere ka ọ hu Ya anya
Abram, si ya, Mu onwem bu Chineke Nke puru ime ihe nile; je ije n'irum, buru kwa
I zuru oke.
17:2 M'gēme kwa ọb͕ub͕a-ndum n'etiti Mu na gi, M'gēme kwa ka i ba uba
nke ukwuu.
17:3 Abram we da kpue iru-ya n'ala: Chineke we kpayere ya uka, si,
17:4 Ma mu onwem, le, ọb͕ub͕a-ndum diyere gi, i gābu kwa nna
nke ọtụtụ mba.
17:5 Agaghi-akpọ kwa aha-gi Abram ọzọ, ma aha-gi gādi
Abraham; N'ihi na nna nke ọtutu mba ka M'meworo gi.
17:6 M'gēme kwa ka i mua ọmùmù nke-uku, M'gēme kwa ka mba di iche iche
gi, ndi-eze gēsi kwa nime gi puta.
17:7 M'gēme kwa ka ọb͕ub͕a-ndum guzosie ike n'etiti mu na gi na nkpuru-gi, mb͕e ọ nwusiri
Gi n'ọb͕ọ-ha nile ka ọ buru ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi, iburu Chineke Chineke diri
gi na nkpuru-gi gānọchi gi.
17:8 M'gēnye kwa gi, nye kwa nkpuru-gi gānọchi gi, ala ahu nime ya
Ọbìa ka i bu, ala Kenean nile, rue mb͕e ebighi-ebi
ihe onwunwe; M'gābu-kwa-ra ha Chineke.
ỌPUPU 17:9 Chineke we si Abraham, I gēdebe kwa ọb͕ub͕a-ndum, gi onwe-gi;
na nkpuru-gi gānọchi gi n'ọb͕ọ-ha nile.
17:10 Nke a bụ ọgbụgba ndụ m, nke unu ga-edebe, n'etiti mụ na gị na gị
mkpụrụ ga-eso gị; Ebìe nwoke ọ bula n'etiti unu úgwù.
17:11 Unu gēbì kwa úgwù n'anu-aru nke apí-unu; ma ọ ga-abụ a
ihe ịrịba ama nke ọgbụgba ndụ dị n'etiti mụ na gị.
17:12 Ma onye nke b͕ara ubọchi asatọ, agēbì ya úgwù n'etiti unu, nwoke ọ bula
nwa n'ọb͕ọ-unu, onye amuru n'ulo, ma-ọbu nke eji ya zụta
ego nke ọbìa ọ bula, nke nēsiteghi na nkpuru-gi.
17:13 Onye a mụrụ n'ụlọ gị, na onye e ji ego gị zụta, ga-
ebìe úgwù: ọb͕ub͕a-ndum gādi kwa n'anu-aru-unu ka ọ buru ihe-onwunwe
ọgbụgba ndụ ebighị ebi.
17:14 Na nwa nwoke a na-ebighị úgwù, onye anụ nke apị ya na-abụghị
ebìe úgwù, agēbipu madu ahu n'etiti umu-nna-ya; ọ gbajiri
ọgbụgba ndụ m.
17:15 Chineke we si Abraham, Ma Serai, bú nwunye-gi, i gaghi-akpọ
aha-ya Serai, ma Sera gābu aha-ya.
17:16 M'gāgọzi kwa ya, nye kwa gi nwa-nwoke sitere na ya: e, M'gāgọzi
ya, ọ gābu kwa nne mba nile; ndị eze ndị mmadụ ga-abụ nke
ya.
17:17 Abraham we da kpue iru-ya n'ala, chì kwa ọchì, si n'obi-ya,
Àgāmuru onye b͕ara ọgu arọ ise nwa? na ga-
Sera, onye b͕ara ọgu arọ anọ, buru?
17:18 Abraham we si Chineke, Biko, ka Ishmael di ndu n'iru Gi!
17:19 Chineke we si, Sera, bú nwunye-gi, muru gi nwa-nwoke n'ezie; na gi
m'gākpọ aha-ya Aisak: M'gēme kwa ka ọb͕ub͕a-ndum guzosie ike n'ebe ọ nọ
ọb͕ub͕a-ndu ebighi-ebi, Ya na nkpuru-ya gānọchi ya.
17:20 Ma Ishmael, anurum olu-gi: le, agọziwom ya;
gēme ka ọ mua ọmùmù, me ka ọ ba uba nke-uku; iri na abuo
ndi-isi ka ọ gāmu, M'gēme kwa ya ka ọ ghọ mba uku.
17:21 Ma ọb͕ub͕a-ndum ka M'gēme ka ya na Aisak guzosie ike, bú nke Sera gāmuru
gi n'oge a kara aka n'arọ ọzọ.
17:22 O we rapu igwa ya okwu, Chineke we si n'ebe Abraham nọ rigo.
17:23 Abraham we kuru Ishmael nwa-ya, na ndi nile amuru n'ulo-ya;
na ihe nile eji ego-ya b͕atara, nwoke ọ bula n'etiti ndikom nke ndikom nke ya
Ụlọ Abraham; we bìe úgwù n'anu-aru nke apí-ha nime ha
n'otù ubọchi ahu, dika Chineke siri ya.
17:24 Ma Abraham b͕ara ọgu arọ anọ na iteghete, mb͕e ebìsiri ya úgwù
anu-aru nke api-ya.
17:25 Ishmael nwa-ya nwoke b͕ara arọ iri na atọ, mb͕e ebìsiri ya úgwù.
anu-aru nke api-ya.
17:26 N'otù ubọchi ahu ka ewebìe Abraham úgwù, na Ishmael nwa-ya.
17:27 Na ndị ikom niile nke ụlọ ya, ndị a mụrụ n'ụlọ, were ego zụta
nke onye ala ọzọ, ebìrikwara ya úgwù.