Jenesis
ỌNU-ỌGUGU 16:1 Ma Serai, bú nwunye Abram, amughi ya umu-ndikom: ma ọ nwere nwayi nējere ozi, bú nwayi
Ijipt, onye aha-ya bu Hega.
ỌPUPU 16:2 Serai we si Abram, Biko, le, Jehova eb͕ochiwom ka m'ghara ime
ibu: biko, bakuru orùm nwayi; o nwere ike ịbụ na m ga-enweta
ụmụaka site na ya. Abram we ge nti olu Serai.
16:3 Serai, bú nwunye Abram, we were Hega, bú nwayi nējere ya ozi, bú onye Ijipt, mb͕e Abram nwusiri
biri arọ iri n'ala Kenean, were ya nye Abram di-ya
ka ọ bụrụ nwunye ya.
16:4 O we bakuru Hega, o we turu ime: o we hu na ọ
ọ turu ime, eweleda onye-nwe-ya n'anya-ya.
ỌPUPU 16:5 Serai we si Abram, Ihe ọjọm di n'aru gi: enyewom orùm nwayi
n'obi-gi; ọ we hu na ọ turu ime, ewe lelìm
n'anya-ya abua: YHWH kpe ikpe n'etiti mu na gi.
16:6 Abram we si Serai, Le, orù-gi nwayi di n'aka-gi; mee ya dị ka
ọ masịrị gị. Seraị we meso ya ihe ike, o we b͕alaga
ihu ya.
16:7 Mọ-ozi nke Jehova we hu ya n'akuku isi-iyi miri nime Jehova
ọzara, n'akuku isi-iyi di n'uzọ Shua.
ỌPUPU 16:8 Ọ si, Hega, nwayi nējere Serai ozi, òle ebe i siri bia? na ebe ọ ga-ada
ị na-aga? Ọ si, M'we si n'iru Serai, bú nwayi nwem, b͕alaga.
16:9 Mọ-ozi nke Jehova we si ya, Laghachikuru nwayi-nwe-gi, na
nyefee onwe gị n'okpuru aka ya.
16:10 Mọ-ozi nke Jehova we si ya, M'gēme ka nkpuru-gi ba uba
nke ukwuu, na a gaghị agụ ya n’ihi ọtụtụ mmadụ.
16:11 Mọ-ozi nke Jehova we si ya, Le, i di ime;
ọ gāmu kwa nwa-nwoke, kpọ aha-ya Ishmael; n'ihi na Jehova
anuwo nweda-n'ala-gi.
16:12 Ọ ga-abụkwa anụ ọhịa; aka-ya gādi megide nwoke ọ bula, na onye ọ bula
aka mmadụ megide ya; ọ gēbi kwa n'iru ndi-ya nile
umunne.
16:13 O we kpọ aha Jehova nke gwara ya okwu, si, Gi onwe-gi bu Chineke nāhu
mu: n'ihi na ọ siri, Ọ̀ bu kwa n'ebe a ka m'huworo onye nāhum anya?
16:14 N'ihi nka akpọrọ olùlù-miri ahu Bia-lahaii; le, ọ di n'etiti Kedesh
na Bered.
16:15 Hega we mua Abram nwa-nwoke: Abram we kpọ aha nwa-ya nwoke, nke Hega
iferi, Ishmael.
16:16 Abram b͕ara ọgu arọ anọ na isi, mb͕e Hega muru Ishmael
Abram.