Ezikiel
ỌLU 25:1 Okwu Jehova we ruem nti, si,
25:2 Nwa nke mmadụ, che iru-gi megide umu Amon, buo amuma megide
ha;
25:3 si kwa umu Amon, Nurunu okwu Onye-nwe-ayi Jehova; Otu a kwuru
Onye-nwe-ayi Jehova; N'ihi na i siri, Ehe, imegide ebe nsọm mb͕e ọ gādi
e merụru; na imegide ala Israel, mb͕e ọ tọb͕ọrọ n'efu; na
imegide ulo Juda, mb͕e emere ka ha je biri n'ala ọzọ;
25:4 N'ihi nka, le, M'gaje arara gi n'aka ndikom nke Iru-anyanwu ka a
ihe-nnweta, ha gētiye kwa ulo-elu nile ha nime gi, me kwa nke ha
bi nime gi: ha gēri nkpuru-gi, ṅu kwa gi
mmiri ara.
ỌNU-ỌGUGU 25:5 M'gēme kwa ka Rabba ghọ ulo-nri kamel, me kwa umu Amon ka ha buru ihe-ndina
ebe ìgwè ewu na aturu: unu ewe mara na Mu onwem bu Jehova.
25:6 N'ihi na otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri; N'ihi na i kpọwo aka-Gi abua, ma
ewere ukwu-gi zọputa, we ṅuria n'obi n'ihe-gi nile
megide ala Israel;
25:7 N'ihi nka, le, M'ga-eseti akam n'aru gi, na
nyefee Gi ka ọ buru ihe-nkwata nye mba nile; M'gēbipu kwa gi n'aru
ndi nile di iche iche, M'gēme kwa ka i si n'ala nile la n'iyì: M'gēme
kpochapu gi; i gāma kwa na Mu onwem bu Jehova.
25:8 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri; N'ihi na Moab na Sia nāsi, Le, Jehova
ulo Juda di ka mba nile;
25:9 N'ihi nka, le, M'gaje imeghe akuku Moab site n'obodo nile, site
obodo-ya nile nke di n'ókè-ala-ya, bú ima-nma nke ala;
Bet-jeshimot, na Beal-meon, na Kiriataim;
ỌNU-ỌGUGU 25:10 Nye ndikom Iru-anyanwu, ha na umu Amon, nye kwa ha
ihe-onwunwe, ka ewe ghara icheta umu Amon n'etiti mba nile.
25:11 M'gēme kwa ihe ekpere n'ikpe n'aru Moab; ha ewe mara na Mu onwem bu
Chineke.
25:12 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri; N'ihi na Edom emewo ihe megide ulo ahu
nke Juda site n'ibọ̀ ọ́bọ̀, ọ mehiewo nke-uku, na ọ́bọ̀
onwe ya n'elu ha;
25:13 Ya mere, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri; M'gāseti kwa akam
n'aru Edom, ọ gēbipu kwa madu na anumanu nime ya; m'gēme kwa ya
tọb͕ọrọ n'efu site na Timan; + ma ndị Dedan ga-ada site na mma agha.
25:14 M'gātukwasi kwa Edom ibọ̀-ọ́bọ̀m n'aka ndim, bú Israel;
ha gēme kwa n'Edom dika iwem si di na dika m'si di
iwe; ha gāma kwa ibọ̀-ọ́bọ̀m, ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.
25:15 Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri; N'ihi na ndi Filistia emewo ibọ̀-ọ́bọ̀;
were kwa obi di ilu ọ́bọ̀ were ọ́bọ̀, ibibi ya n'ihi Jehova
ochie ịkpọasị;
25:16 Ya mere, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri; Le, M'gāsetipu akam;
n'aru ndi Filistia, m'gēbipu kwa Keret, me ka ha la n'iyì
fọduru nke oke osimiri.
25:17 M'gābọ ọ́bọ̀ uku n'aru ha n'ibasi-nba-ike di ọku; na
ha gāma kwa na Mu onwem bu Jehova, mb͕e M'gātukwasi ọ́bọ̀m n'aru
ha.