Ezikiel
14:1 Ma ufọdu nime ndi-okenye Israel biakuterem, nọdu ala n'irum.
14:2 Okwu Jehova we ruem nti, si,
14:3 Nwa nke madu, ndikom ndia edowo arusi nile ha n'obi-ha, we tiye
ihe-isu-ngọngọ nke ajọ omume-ha n'iru ha: m'gādi
jụrụ ha ma ọlị?
14:4 N'ihi nka gwa ha okwu, si ha, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri;
Nwoke ọ bula nke ulo Israel nke nētiye ihe-efu-ya nile n'obi-ya;
Ọ nētiye kwa ihe-isu-ngọngọ nke ajọ omume-ya n'iru ya, na
biakute onye-amuma; Mu onwem, bú Jehova, gāza onye nābia dika ọ nābia
nye ọtutu arusi-ya;
14:5 Ka m'we were ulo Israel n'obi-ha, n'ihi na ha
ha nile were arusi nile ha jehie n'ebe M'nọ.
14:6 N'ihi nka si ulo Israel, Otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri; Chegharịa,
si-kwa-nu n'arusi nile unu chigharia; we chigharia iru-unu n'ebe ihe nile si di
ihe-árú-gi nile.
ỌNU-ỌGUGU 14:7 N'ihi na onye ọ bula nke ulo Israel, ma-ọbu nke ọbìa nke nọ dika ọbìa
n'Israel, nke nēkewaputa onwe-ya n'ebe M'nọ, nēguzo kwa arusi-ya nile nime ha
obi-ya, nētiye kwa ihe-isu-ngọngọ nke ajọ omume-ya n'iru ya
chere ihu, ma bịakwute onye-amụma ịjụ ya ajụjụ gbasara m; m nke
Jehova gāza ya nání Mu onwem:
14:8 M'gēche kwa irum megide nwoke ahu, M'gēme kwa ya ihe-iriba-ama na a
ilu, M'gēbipu kwa ya n'etiti ndim; na unu
ewe mara na Mu onwem bu Jehova.
14:9 Ma ọ buru na onye-amuma gāghọ, mb͕e o kwuworo okwu, Mu onwem, bú Jehova
eduhiewo onye-amuma ahu, M'gāseti kwa akam n'aru ya, ma
ga-ekpochapụ ya n’etiti ndị m Izrel.
14:10 Ha gēbu kwa ahuhu nke ajọ omume-ha: ahuhu nke
Onye-amuma gādi kwa dika ahuhu nke onye nāchọ
ya;
14:11 Ka ulo Israel we ghara ikpafu kwa ọzọ n'arum, ghara i
emeru-kwa-ra ha ọzọ site n'ajọ omume-ha nile; ma ka ha wee bụrụ nke m
ndị mmadụ, ma mụ onwe m ga-abụ Chineke ha, ka Onye-nwe Jehova siri.
14:12 Okwu Jehova we ruem nti, si,
14:13 Nwa nke mmadụ, mgbe ala na-emehie megide m site n'ime ajọ omume.
M'gēseti kwa akam n'aru ya, M'gātiji kwa nkpa-n'aka-ya
nri-ya, we zite oké unwu n'elu ya, bipu madu
na anụ ọhịa si na ya:
14:14 Ọ bụ ezie na ndị ikom atọ a, Noa, Daniel, na Job, nọ n'ime ya, ha kwesịrị
naputa ma nkpuru-obi-ha site n'ezi omume-ha, ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.
14:15 Ọ buru na M'mere ka anu-ọhia gabiga n'ala, ha we punara ya ihe;
ka ọ we tọb͕ọrọ n'efu, ka onye ọ bula we ghara igabiga nime ya n'ihi Jehova
anụ ọhịa:
14:16 Ọ bụ ezie na ndị ikom atọ a nọ n'ime ya, Mu onwem dị ndụ, ka Onye-nwe-ayi Jehova kwuru, ha
umu-ndikom ma-ọbu umu-ndinyom agaghi-anapụta; naanị ha ka a ga-anapụta;
ma ala gāghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu.
14:17 Ma-ọbu ọ buru na M'weta mma-agha n'ala ahu, si, Mma-agha, gabiga n'ala ahu
ala; M'we bipu nime ya madu na anumanu;
14:18 Ọ bụ ezie na ndị ikom atọ a nọ n'ime ya, Mu onwem nādi ndu, ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta, ha
ọ bughi umu-ndikom ma-ọbu umu-ndinyom gānaputa, ma ha gābu nání ha
napụtara onwe ha.
14:19 Ma-ọbu ọ buru na ezitewom ajọ ọria nēfe efe n'ala ahu, wukwasi ya ọnumam
n'ọbara, ibipu madu na anumanu nime ya;
14:20 Ọ bụ ezie na Noa na Daniel na Job nọ n'ime ya, dị nnọọ ndụ, ka Onye-nwe Jehova kwuru.
ha agaghi-anapụta nwa-nwoke ma-ọbu nwa-nwayi; ma ha gānaputa
nkpuru-obi-ha site n'ezi omume-ha.
14:21 N'ihi na otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri; Kedu ihe ọzọ mgbe m na-eziga ọnya anọ m
ikpé dikwasi Jerusalem, bú mma-agha, na oké unwu, na nkpọtu
anu-ọhia na ajọ ọria nēfe efe, ibipu nime ya madu na anumanu?
14:22 Ma, le, n'ime ya ka a ga-ahapụ ndị fọdụrụ nke a ga-ada
puta, ma umu-ndikom na umu-ndinyom: le, ha gāpukuru unu;
unu gāhu kwa uzọ-ha na omume nile ha: ewe kasie unu obi
bayere ihe ọjọ nke M'meworo ka ọ biakwasi Jerusalem, ọbuná bayere ya
ihe nile nke M'meworo ka ha dakwasi ya.
14:23 Ha gākasi kwa unu obi, mb͕e unu huru uzọ-ha na omume nile ha: ma
unu gāma kwa na ọ bughi n'efu ka M'meworo ihe nile nke M'meworo nime ya
ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.