Deuterọnọmi
31:1 Moses we je gwa Israel nile okwu ndia.
ỌPUPU 31:2 Ọ si ha, Abum ọgu arọ isi ta; I
apughi kwa apu na abata ọzọ: ọzọ kwa, Jehova asiwom, Gi onwe-gi
agaghi-agabiga Jọdan nka.
31:3 Jehova, bú Chineke-gi, Ya onwe-ya gāgabiga n'iru gi, Ọ gēbibi kwa ndia
mba di iche iche sitere n'iru gi, i we nweta ha: ma Joshua, ya onwe-ya
gāgabiga n'iru gi, dika Jehova kwuworo.
31:4 Ma Jehova gēme ha dika O mere Saihon na Og, bú ndi-eze nke
ndi-Amorait, ru kwa ala-ha, bú ndi o mere ka ọ la n'iyì.
31:5 Ma Jehova gārara ha nye n'iru unu, ka unu we me ya
ha dika ihe nile enyere n'iwu si di nke M'nyeworo unu n'iwu.
31:6 Dị ike, nwekwa obi ike, atụla egwu, atụkwala egwu ha: n'ihi na
Jehova, bú Chineke-gi, Ya onwe-ya bu Ya nēso gi je; ọ gaghị ada
gi, arapu-kwa-la gi.
31:7 Moses we kpọ Joshua òkù, si ya n'anya madu nile
Israel, di ike, nwe kwa ume: n'ihi na i gēji nka je
ndi mmadu rue ala ahu nke Jehova ṅuworo ndi bu nna-ha iyi inye ya
nye ha; i gēme kwa ka ha keta ya.
31:8 Ma Jehova, Ya onwe-ya bu onye nēje n'iru gi; ọ ga-anọnyere gị,
Ọ gaghi-ara gi aka, ọ gaghi-arapu kwa gi: atula egwu, ama-kwa-la
na-atụ ụjọ.
31:9 Moses we de iwu a n'akwukwọ, nye ya ndi-nchu-àjà, bú umu nke ndi-nchu-àjà
Livai, bú onye nēbu ib͕e ọb͕ub͕a-ndu Jehova, nēbu-kwa-ra Jehova nile
ndị okenye Izrel.
ỌPUPU 31:10 Moses we nye ha iwu, si, N'ọgwugwu arọ asa ọ bula, n'ọgwugwu arọ asa
ememe nke afọ ntọhapụ, n'ememe nke ulo-ntu;
31:11 Ma mb͕e Israel nile biara ka ewe hu Jehova, bú Chineke-gi, n'ebe ahu
nke ọ gārọputa, i gāgu iwu a n'iru Israel nile nime ya
ntị ha.
31:12 Kpọkọtanụ ndị mmadụ, ndị ikom, na ndị inyom, na ụmụntakịrị, na gị
ọbìa nke nọ n'etiti ọnu-uzọ-ama-gi nile, ka ha we nu, ka ha we nwe kwa
muta, tuanu egwu Jehova, bú Chineke-unu, lezi-kwa-nu anya ime okwu nile nke Ya
iwu a:
31:13 Na ka ụmụ ha, ndị na-amaghị ihe ọ bụla, na-anụ, na
muta itu egwu Jehova, bú Chineke-unu, ubọchi nile unu nādi ndu n'ala ahu
unu gabiga Jọdan inweta ya.
ỌPUPU 31:14 Jehova we si Moses, Le, ubọchi-gi nābiaru nso nke i nāgaghi-ama
nwua: kpọ Joshua, guzo onwe-unu n'ulo-ikwū Jehova
ọgbakọ, ka m'we nye ya iwu. Moses na Joshua we je;
ha we guzo onwe-ha n'ulo-ikwū nzute.
31:15 Ewe hu Jehova anya n'Ulo-ikwū ahu n'ogidi igwe-oji;
ogidi igwe-oji ahu guzoro n'elu ọnu-uzọ ulo-ikwū ahu.
31:16 Jehova we si Moses, Le, gi na nna-gi-hà dina;
ndi nka gēbili kwa, soro chi nile nke Jehova nākwa iko
ndi-ọbìa nke ala, ebe ha nāga inọ n'etiti ha, we me ya
rapum, mebie ọb͕ub͕a-ndum nke Mu na ha b͕araworo.
31:17 Mgbe ahụ, iwe m ga-adị ọkụ megide ha n'ụbọchị ahụ, na m ga-
rapu ha, M'gāzonari ha irum, ha ewe di
eripiaworo, ma ọtutu ihe ọjọ na ahuhu gādakwasi ha; ka ha
gāsi n'ubọchi ahu, Ọ̀ bughi ihe ọjọ ndia abiakwasiwo ayi, n'ihi na Chineke-ayi
ọ̀ dighi n'etiti ayi?
31:18 Ma m ga-aghaghị zobe iru m n'ụbọchị ahụ maka ihe ọjọọ niile nke ha
ọluwo, n'ihi na ha chighariworo chi ọzọ.
31:19 Ma ub͕u a, deere unu abù a, zí kwa ya umu-ndikom
Israel: Tiye ya n'ọnu-ha, ka abù a we burum àmà
imegide umu Israel.
31:20 N'ihi na mb͕e M'gēme ka ha ba n'ala ahu nke M'ṅuru iyi
ndi bu nna-ha, ndi nērù miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù; ha gēnwe kwa
rie, riju kwa onwe-ha, ma abuba; mgbe ahụ ka ha ga-echigharịkwuru
chi ọzọ, fè ha òfùfè, kpasu-kwa-ram iwe, mebie ọb͕ub͕a-ndum.
31:21 Ọ ga-erukwa na mgbe ọtụtụ ihe ọjọọ na nsogbu na-ada
ha, na abù a gāb͕a àmà megide ha dika ihe-àmà; maka ya
agaghi-echezọ kwa n'ọnu nkpuru-ha: n'ihi na amawom ha
echiche nke ha na-aga, ọbụna ugbu a, tutu m ewetawo ha
ba n'ala ahu nke M'ṅuru iyi.
31:22 Moses we de abù a n'ubọchi ahu, zí ya umu-ntakiri
nke Israel.
ỌNU-ỌGUGU 31:23 O we nye Joshua nwa Nun iwu, si, Di ike, nwe kwa ume
di ike: n'ihi na i gēme ka umu Israel bata n'ala nka
nke M'ṅuru ha iyi: M'gānọye-kwa-ra gi.
31:24 O rue, mb͕e Moses debìri n'akwukwọ okwu nke
iwu a n'akwukwo, rue mb͕e ha gwusiri;
31:25 na Moses nyere ndi Livai iwu, bú ndi nēbu ib͕e ọb͕ub͕a-ndu
Jehova si,
31:26 Were akwụkwọ iwu a, tinye ya n'akụkụ igbe nke Jehova
ọb͕ub͕a-ndu nke Jehova, bú Chineke-gi, ka ọ we buru ihe-àmà n'ebe ahu
imegide gi.
31:27 N'ihi na amawom nnupu-isi-gi, na olu-gi siri ike: le, mb͕e m'nānọ
unu na unu di ndu ta, unu enupuwo isi n'okpuru Jehova; na
ole ka m'nwuru?
31:28 Kpọkọtaranụ m ndị okenye niile nke ebo unu, na ndị isi unu, ka m
nwere ike ikwu okwu ndị a na ntị ha, ma kpọọ elu-igwe na ụwa ka ha dekọọ
megide ha.
31:29 N'ihi na m maara na mgbe m nwụsịrị, unu ga-emebi onwe unu kpamkpam
wezuga onwe-ha n'uzọ ahu nke M'nyeworo unu n'iwu; ihe ọjọ gādakwasi kwa
gị n'ụbọchị ikpeazụ; n'ihi na unu gēme ihe ọjọ n'anya Jehova
Jehova, ikpasu Ya iwe site n'ọlu aka-Gi.
31:30 Moses we kwue na nti nkpọkọta nile nke Israel okwu nile
nke abụ a, rue mb͕e gwusiri ha.