Emọs
1:1 Okwu Emos, onye nọ n'etiti ndi-ọzùzù anu-ulo nke Tekoa, nke ọ huru
bayere Israel n'ubọchi Uzaia, bú eze Juda, na n'ubọchi nile
nke Jeroboam nwa Joash, bú eze Israel, arọ abua tutu Jehova
ala ọma jijiji.
1:2 O we si, Jehova gēsi na Zaion bib͕ọ, si kwa na ya kwue olu-Ya
Jerusalem; ma ebe-obibi nile nke ndi-ọzùzù-aturu gēru újú, ma elu-ya
nke Kamel gākpọnwu;
1:3 Otú a ka Jehova siri; N'ihi njehie atọ nke Damaskọs, na n'ihi anọ;
M'gaghi-eme ka ahuhu-ya laghachi azu; n'ihi na ha azọchaworo
Gilied ya na ihe-nzọcha-ọka ígwè:
1:4 Ma M'gēzite ọku n'ulo Hazael, nke gēripia ulo
ulo-elu nke Ben-hedad.
1:5 M ga-agbajikwa mmanya Damaskọs, na-ebipụ ndị bi na
Ala di lari nke Aven, na onye nējide nkpa-n'aka-eze n'ulo nke Jehova
Iden: ma ndi Siria agēme ka ha je biri n'ala ọzọ rue Kia;
Chineke.
1:6 Otú a ka Jehova siri; N’ihi njehie atọ nke Geza, na n’ihi anọ, I
agaghi-eme ka ahuhu-ya laghachi azu; n'ihi na ha buruburu
dọta n'agha nile, inyefe ha n'aka Edom;
1:7 Ma M'gēzite ọku n'elu mb͕idi Geza, nke gēripia kwa Jehova
ụlọ eze ya:
1:8 M'gēbipu kwa onye bi n'Ashdod, na onye nējide Jehova
nkpa-n'aka nke Ashkelon, M'gēme kwa ka akam chigharia imegide Ekron: ma Jehova
ndi Filistia fọduru gāla n'iyì, ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.
1:9 Otú a ka Jehova siri; N’ihi njehie atọ nke Taịa, na n’ihi anọ, I
agaghi-eme ka ahuhu-ya laghachi azu; n'ihi na ha nyefere ya
adọtara n'agha nile Edom, ha echetaghi kwa ọb͕ub͕a-ndu umu-nne;
1:10 Ma m ga-ezite ọkụ na mgbidi Taya, nke ga-erepịakwa
ulo uku ya.
1:11 Otú a ka Jehova siri; N'ihi njehie atọ nke Edom, na n'ihi anọ, I
agaghi-eme ka ahuhu-ya laghachi azu; n'ihi na ọ nāchu ya
nwanne were mma-agha, ma tufuo ebere nile, ma iwe ya mere
nādọka kwa mb͕e nile, O we debe ọnuma-Ya rue mb͕e ebighi-ebi;
1:12 Ma M ga-ezite ọkụ n'elu Timan, nke ga-erepịakwa ụlọ elu nke
Bọzra.
1:13 Otú a ka Jehova siri; N'ihi njehie atọ nke umu Amon;
ma anọ, agaghị m atụgharị ntaramahụhụ ha azụ; n'ihi na ha
adọkawo ndinyom Gilead, ka ha we sa mbara
ókè-ala ha:
1:14 Ma M'gāmuye ọku na mb͕idi Rabba, ọ gēripia kwa
ulo-elu-ya nile, n'iti-nkpu n'ubọchi agha, n'oké ifufe
ụbọchị nke oké ifufe:
1:15 Ma eze-ha gāla n'agha, ya na ndi-isi-ya n'otù.
ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta.